Joshua 3:5
“Joshua gwara ndị Izrel sị, “Doonụ onwe unu nsọ, nʼihi na echi ka Onyenwe anyị ga-eme oke ihe ebube dị iche iche nʼetiti unu.””
Joshua 3:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 5 of 17 in Joshua chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Joshua 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼisi ụtụtụ, na ụmụ niile hapụrụ bịaruo nʼakụkụ osimiri Jọ, maa ụlọ ikwu nʼebe ahụ. Nʼebe a ka ha nọ chere tutu ruo mgbe ha ga-agafe. Mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ndịisi ụmụ gabigara jegharịa nʼetiti ọmụma ụlọ ikwu ahụ, nye ha iwu sị, “Mgbe unu hụrụ igbe ọgbụgba ndụ anyị unu, ka ndị nchụaja, ụmụ ị, bulitere ya, unu onwe unu ga-esi nʼebe unu nọ bilie soro ha nʼazụ. Ma a ga-enwe oke nʼetiti unu na ha, ihe dịka otu kilomita site nʼebe igbe ọgbụgba ndụ ahụ dị. Unu agaghị abịaru ya nso. Nke a bụ maka ị mara ụzọ unu ga-eso, nʼihi na unu esibeghị nʼụzọ a gaa ije mbụ.” gwara ndị sị, “Doonụ onwe unu nsọ, nʼihi na echi ka anyị ga-eme oke ihe ebube dị iche iche nʼetiti unu.” gwara ndị nchụaja sị ha, “Bulienụ igbe ọgbụgba ndụ ahụ, gabiga nʼihu ndị .” Ha buliri igbe ọgbụgba ndụ ahụ, bido ịga nʼihu ụmụ . Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara sị, “Taa, ka m ga-amalite ime ka ị dị ukwuu nʼanya ụmụ niile, ka ha niile mata na dịka m si nọnyere , otu a ka m ga-esi nọnyere gị. Ị ga-enye ndị nchụaja bụ ndị na-ebu igbe ọgbụgba ndụ iwu si, ‘Mgbe unu ruru nʼọnụ mmiri osimiri Jọ, banyekwanụ gaa guzo nʼime osimiri ahụ.’ ” Mgbe ahụ, gwara ụmụ niile sị, “Bịanụ nso, bịanụ nụrụ okwu niile nke anyị unu. Otu a ka unu ga-esi mata nʼezie na dị ndụ nọ nʼetiti unu, unu ga-amatakwa na ọ ghaghị ịnapụ ndị , na ndị , na ndị , na ndị , na ndị , na ndị Amọrait, na ndị ala ha nʼihu unu. Lee, igbe ọgbụgba ndụ anyị, Onyenwe ụwa niile ga-agabiga nʼihu unu banye nʼime Jọ. Ugbu a sitenụ nʼebo niile họpụta ndị ikom iri na abụọ, site nʼebo ọbụla otu onye. Ngwangwa ndị nchụaja bu igbe ọgbụgba ndụ anyị, Onyenwe ụwa niile zọnyere ụkwụ na Jọ, mmiri Jọ nke si nʼebe elu ya na-arịdata ga-akwụsị ịsọ, guzoro dịka mgbidi.” Ya mere, mgbe ndị sitere nʼụlọ ikwu ha bilie njem ịgabiga osimiri Jọ, ndị nchụaja bụ igbe ọgbụgba ndụ buuru ha ụzọ na-aga ha nʼihu. Nʼoge owuwe ihe ubi ọbụla, osimiri Jọ na-etoju etoju, sọjukwaa akụkụ ya niile. Ma ngwangwa ndị nchụaja bu igbe ọgbụgba ndụ a bịaruru nso zọnye ụkwụ ha nʼọnụ mmiri Jọ, mmiri si nʼelu elu osimiri ahụ kwụsịrị ịsọ, ọ gara elu tụkọta onwe ya dịka mgbidi nʼebe dị anya, nʼobodo a na-akpọ , nke dị nso obodo . Ebe mmiri nke na-eruda na-asọbanye osimiri , ya bụ, osimiri kwụsịrị ịsọ kpamkpam. Ya mere, ndị gabigara na ncherita ihu . Ndị nchụaja bu igbe ọgbụgba ndụ anyị guzoro nʼala akọrọ nʼetiti Jọ, Izrel niile gabigakwara tutu ruo mgbe mba ahụ niile gafesịrị nʼala akọrọ.
Every verse in Joshua 3
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.