Judges 1:5

“Nʼebe ahụ ka ha zutere Adoni-Bezek, buso ya agha, tigbukwaa ndị Kenan na ndị Periz.”

Judges 1:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 36 in Judges chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Judges 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe nwụrụ, ụmụ jụrụ anyị sị, “Olee ebo ga-ebu ụzọ gaa lụso ndị agha nʼihi anyị?” Onyenwe anyị zara, “Ọ bụ ebo . Enyefeela m ala ahụ nʼaka ha.” Ndị gwara ụmụ nwanne ha ndị ebo ọn sị, “Soronụ anyị banye nʼala ahụ anyị ketara site nʼife nza, ka anyị ga lụso ndị agha. Anyị ga-esokwara unu banye nʼala nke unu.” Ya mere, ndị ebo ọn soro ha gaa. Mgbe busoro ha agha, Onyenwe anyị nyefere ndị , na ndị nʼaka ha, mee ka ha gbuo puku ndị agha iri nʼime obodo . Nʼebe ahụ ka ha zutere -, buso ya agha, tigbukwaa ndị na ndị . Ma - gbapụrụ ọsọ zoo onwe ya, ma ha chụgidere ya, jide ya, gbupụ ya isi mkpụrụ aka ya abụọ na isi mkpụrụ ụkwụ ya abụọ. Mgbe ahụ, Adoni- sịrị, “Iri ndị eze asaa ka m mesoro ụdị mmeso a unu mesoro m, ọ bụkwa nri si na tebul m dapụ ka ha riri. Ugbu a akwụghachila m ụgwọ ọrụ ọjọọ m.” Ha kpụụrụ ya gaa , ebe ọ nọ nwụọ. Ndị busoro obodo agha, were mma agha gbuchapụ mmadụ niile bi nʼime ya, ma gbaakwa obodo ahụ niile ọkụ. Mgbe nke a gasịrị, ndị agha busoro ndị bi na ndịda ala ugwu ugwu ahụ, bụ , ya na akụkụ ọdịda anyanwụ nʼebe dị ala ala. Ha jekwuru ndị bi nʼobodo ọn (nke a na-akpọ na mbụ) merie , na , na . Site nʼebe ahụ, ha jekwuru ndị bi na ịa (nke a na-akpọ , nʼoge mbụ). Kaleb sịrị, “Nwoke ọbụla ga-aga busoo agha ma merie ya ka m ga-akpọnye bụ nwa m nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.” Otniel nwa , nwanne nta , lụgburu obodo ahụ nʼagha. Nʼihi nke a, Kaleb kpọnyere ya , bụ nwa ya nwanyị ka ọ bụrụ nwunye ya. Otu ụbọchị, mgbe bịakwutere , ọ kwagidere ya ka ọ rịọọ ala ubi site nʼaka nna ya. Mgbe si nʼelu ịnyịnya ibu ya rịdata, Kaleb jụrụ ya sị, “Gịnị ka ị chọrọ ka m mere gị?” Ọ zaghachiri, “Nyem onyinye pụrụ iche. Ebe ọ bụ na i nyela m ala , biko nyekwa m isi mmiri ụfọdụ.” Nʼihi nke a, Kaleb nyere ya isi mmiri mgbago na isi mmiri nke ndịda. Ụmụnna nwunye , onye , si nʼobodo nkwụ nkwụ soro ndị , gaa biri nʼetiti ndị ahụ bi nʼọzara , na , nke dị nso nʼ. Ndị ikom sooro ndị ikom ọn, ụmụnna ha, lụso ndị bi na agha, bibie obodo ahụ kpamkpam. Nʼihi nke a, a gụgharịrị obodo ahụ, kpọọ ya . Ndị agha lụgbukwara obodo , na ọn, na ọn, tinyere ala niile gbara ha gburugburu. Onyenwe anyị nọnyeekwara ndị mee ka ha kpochapụ ndị niile bi nʼobodo niile dị nʼala ugwu ugwu ahụ. Ma ha enweghị ike ịchụpụ ndị bi nʼala ndagwurugwu ahụ, nʼihi na ndị ahụ nwere ụgbọ agha igwe dị iche iche. E nyekwara obodo ọn, dịka kwere ya na nkwa. Kaleb chụpụrụ ụmụ atọ site nʼala ahụ. Ndị ebo enweghị ike chụpụ ndị bi na . Nʼihi nke a, ha soro ụmụ biri ruo taa. Ma ndị sitere nʼebo busoro obodo agha. Onyenwe anyị nọnyeere ha. Mgbe ha zipuru ndị ikom ịga nyochapụta obodo , nke a na-akpọ , ndị nnyopụta ahụ hụrụ otu nwoke sị nʼobodo ahụ na-apụta. Ha gwara ya okwu sị ya, “Zi anyị ụzọ anyị ga-esi banye nʼime obodo a, anyị ga-ahụ na e mesoro gị mmeso dị mma.” Ya mere, nwoke ahụ gosiri ha ụzọ, ha ji mma agha gbuo mmadụ niile bi nʼime obodo ahụ, ma ha hapụrụ nwoke ahụ na ezinaụlọ ya ndụ. Emesịa, nwoke ahụ kpọọrọ ezinaụlọ ya gaa biri nʼala ndị wuoro onwe ya otu obodo nʼebe ahụ. Ọ kpọrọ aha obodo ahụ , nke bụkwa aha obodo ahụ ruo taa. Manase achụpụghị ndị - na obodo nta ya ndị ọzọ, maọbụ na obodo nta ya ndị ọzọ, maọbụ , maọbụ , maọbụ , tinyere obodo nta niile ndị ọzọ gbara ha gburugburu. Nʼihi na ndị bigidere nʼebe ahụ. Mgbe ụmụ dịrị ike karịa, ha manyere ndị ị rụrụ ha ọrụ, ma ha achụpụghị ha site nʼala ahụ. Ifrem enwekwaghị ike chụpụ ndị bi na . Ndị gara nʼihu biri nʼetiti ha nʼebe ahụ. Otu a kwa, ebo ụlọn achụpụghị ndị bi nʼala ọn, maọbụ na , kama ha mere ha ndị ohu na-arụ ọrụ ike. Ọzọkwa, ndị ebo achụpụghị ndị niile bi nʼAkọ, na Saịdọn, na , na , na , na , maọbụ . Ndị binyere nʼetiti ndị bụ ndị bi nʼala ahụ, nʼihi na ha achụpụghị ha. Ndị ebo ị achụpụghịkwa ndị bi na -, maọbụ ndị bi na -. Kama ndị ị binyere ndị bi nʼala ahụ. Ma ndị bi na -, na - ghọrọ ndị ohu ndị ị. Ma banyere ndị ebo , ndị Amọrait chụpụrụ ha chụba ha nʼelu ugwu. Ha ekwenyeghị ka ha rịdata na ndịda ugwu ahụ. Ma ndị Amọrait nọgidesịrị ike nʼugwu , na , na , ma mgbe ike ebo bara ụba, ha meriri ha, mee ha ndị ohu ha. Oke ala ụmụ ndị Amọrait malitere na mgbago ruo, ma gafeekwa ebe a na-akpọ .

Every verse in Judges 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00