Judges 10:3
“Onye ikpe ọzọ nọchiri ya bụ Jaịa, onye si Gilead pụta. O kpere Izrel ikpe iri afọ abụọ na abụọ.”
Judges 10:3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 3 of 18 in Judges chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Judges 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe nwụsịrị, Tola nwa , nwa nwa , biliri ịzọpụta . O si nʼebo pụta. Ọ bụkwa nʼobodo ka o bi, nʼime obodo e wukwasịrị nʼelu ugwu . O kpere ikpe iri afọ abụọ na atọ. Mgbe ọ nwụrụ, e liri ya na . Onye ikpe ọzọ nọchiri ya bụ Jaịa, onye si pụta. O kpere ikpe iri afọ abụọ na abụọ. O nwere ụmụ ndị ikom iri atọ, ndị na-agba ịnyịnya ibu iri atọ. Ha nwekwara obodo iri atọ nke aka ha na , nke a na-akpọkwa ọt Jaịa ruo taa. Ma mgbe Jaịa nwụrụ, e liri ya na . Ọzọkwa, ụmụ mere ihe jọrọ njọ nʼihu anyị, ha fere chi na ọret, chi ndị , chi ndị Saịdọn, nke ndị , nke ndị Amọn, na chi ndị ofufe. Ndị hapụrụ anyị, ha efekwaghị ya ofufe. Nke a mere ka anyị wee iwe megide ha. O nyefere ha nʼaka ndị na ndị Amọn, ndị mekpara ha ahụ, chie ha ọnụ nʼala. Afọ iri na asatọ ka ndị megburu ndị bi nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ, nʼime ala ndị Amọrait, ya bụ na . Ndị Amọn gafekwara osimiri Jọ ibuso ndị , ndị na ndị agha. Ihe ndị a mere ka ọnọdụ ụmụ dị nnọọ njọ nke ukwuu. Nʼikpeazụ, ụmụ tikuru anyị mkpu akwa, rịọọ ya ka ọ gbapụta ha. Ha kwupụtara sị, “Anyị emehiela megide gị, anyị ahapụla gị anyị, fee arụsị ofufe.” Ma anyị sịrị ndị , “Mgbe ndị , ndị Amọrait, ndị Amọn, ndị , ndị Saịdọn, ndị na ndị kpagburu unu; unu tikuru m mkpu akwa inyere unu aka, ọ bụ na m anapụtaghị unu site nʼaka ha? Ma unu nọgidere na-agbakụta m azụ oge niile, na-efe chi ndị ọzọ ofufe. Ya mere, gawaranụ onwe unu, agaghị m anapụtakwa unu ọzọ. Kpọkuonụ chi ndị ahụ bụ ndị unu họpụtaara onwe unu, ka ha zọpụta unu mgbe ọbụla nsogbu dakwasịrị unu!” Ma ndị sịrị anyị, “Anyị emehiela. Mee anyị ihe ọbụla i chere dị gị mma, ma biko, zọpụta anyị taa.” Ha sitere nʼetiti ha wezuga chi ala ọzọ niile dị iche iche, fee anyị ofufe. O nweghịkwa ike nagide ọnọdụ ọjọọ ndị gaa nʼihu. Mgbe a kpọkọtara ndị Amọn maka ibu agha, ha mara ụlọ ikwu ha na , ndị zukọtakwara maa ụlọ ikwu nke ha na . Ndị ndu obodo gwarịtara onwe ha sị, “Onye ọbụla ga-amalite agha megide ndị Amọn ga-abụ onyeisi ndị niile bi na .”
Every verse in Judges 10
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.