Judges 2:17

“Ma ụmụ Izrel egeghị ndị ikpe ahụ ntị, kama ha nọgidere na-akpọ isiala nye ma na-agbasokwa chi ndị ọzọ. Dịka nna nna ha na-emeghị, ha mere ngwangwa wezuga onwe ha site nʼụzọ Onyenwe anyị, bụrụ ndị na-enupu isi nʼebe iwu Onyenwe anyị dị.”

Judges 2:17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 17 of 23 in Judges chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Judges 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mmụọ ozi anyị sitere na bịa gwa ndị okwu sị ha, “Mụ onwe m kpọpụtara unu site nʼ, kpọbata unu nʼala a dịka m kwere nna unu ha na nkwa. Asịrị m, ‘Agaghị m ala azụ imezu ọgbụgba ndụ mụ na unu, unu na ndị bi nʼobodo ahụ agbakwala ndụ ọbụla, kama unu ga-etitu ebe ịchụ aja ha.’ Ma unu erubeghị isi nʼokwu a, gịnị mere unu emeghị nke a? Agwara m unu, na ‘agaghị m esite nʼihu unu chụpụ ha; ha ga-adịrị unu dịka ọnya nʼakụkụ niile, ebe chi niile ha ga-abụkwara unu ihe na-eweta ọnwụnwa.’ ” Mgbe Mmụọ ozi anyị ahụ kwusiri okwu ndị a, ụmụ niile kwara akwa nke ukwuu. Nʼihi nke a, ha kpọrọ ebe ahụ . Ha chụụrụ anyị aja nʼebe ahụ. Mgbe zilagasịrị ndị niile, onye ọbụla nʼime ha gara nʼihe nketa ya, inweta ya, dịka ebo ọbụla dị nʼ si dị. Ndị fere anyị ofufe ụbọchị niile nke ndụ , na nke ndụ ndị okenye ahụ, bụ ndị gara nʼihu bie ndụ mgbe ọ nwụsịrị, bụkwa ndị hụrụ ọrụ ukwuu niile nke anyị rụụrụ ndị . Ma , nwa , onyeozi anyị nwụrụ, mgbe ọ gbara otu narị afọ, na afọ iri. E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, nʼobodo , nʼala ugwu ugwu nke ebo , nʼụzọ mgbago ugwu . Emesịa, ọgbọ ahụ niile nwụrụ dịka ndị nna nna ha, ọgbọ ọzọ tolitere, ndị na-amaghị anyị maọbụ ihe ndị nke o mere nye ụmụ . Mgbe ahụ, ndị mere ihe ọjọọ nʼanya anyị site nʼife ofufe. Ha gbakụtara anyị azụ, bụ ahụ, nna ha fere ofufe, onye kpọpụtara ha site nʼala . Ma ha malitere ife na ịsọpụrụ, na ịkpọ isiala nye ọtụtụ chi dị iche iche, bụ chi nke ndị bi ha gburugburu. Ha si otu a kpasuo anyị iwe. Ha gbakụtara anyị azụ, fee chi na ọret ofufe. Ya mere, Onyenwe anyị were iwe megide , rara ha nye nʼaka ndị ji aka ike pụnara ha ihe ha nwere. O weere ha resi ndị iro ha gbara ha gburugburu, bụ ndị ha enwekwaghị ike iguzogide. Dịka ọ ṅụrụ ya nʼiyi nye ha, mgbe ọbụla ụmụ pụrụ ibu agha, aka anyị megidere ha ime ka ha bụrụ ndị e meriri emeri. Ọnọdụ ha jọrọ njọ nke ukwuu. Nʼihi ọnọdụ ọjọọ a, Onyenwe anyị mere ka ndị ikpe sị nʼetiti ha pụta, ịnapụta ha site nʼaka ndị a ji ike na-apụnara ha ihe ha nwere. Ma ụmụ egeghị ndị ikpe ahụ ntị, kama ha nọgidere na-akpọ isiala nye ma na-agbasokwa chi ndị ọzọ. Dịka nna nna ha na-emeghị, ha mere ngwangwa wezuga onwe ha site nʼụzọ anyị, bụrụ ndị na-enupu isi nʼebe iwu anyị dị. Ma mgbe ọbụla anyị nyere ụmụ onye ikpe, ọ na-anọnyere onye ikpe ahụ ogologo ụbọchị niile nke ndụ ya. Ọ na-esitekwa nʼaka onye ikpe a napụta ụmụ nʼaka ndị iro ha nʼihi na anyị nwere obi ebere nʼahụ ụmụ , mgbe ha na-asụ ude, nʼihi mmegbu na mkpagbu niile ndị iro ha na-emegbu ha, ma na-akpagbukwa ha. Ma mgbe ọbụla onye ikpe a nwụrụ, ụmụ na-alaghachi azụ biwe ndụ ọjọọ karịa nke nna nna ha ochie. Ha na-agbaso chi ndị ọzọ, na-akpọ isiala nye ha, na ife ha ofufe. Ha jụrụ iwezuga agwa ọjọọ ha ndị a ma ọ bụkwa ụzụ isiike ha. Nʼihi nke a, Onyenwe anyị were iwe dị ọkụ megide , ma sị, “Nʼihi na mba a emebiela ọgbụgba ndụ ahụ m nyere nna ha nʼiwu, jụkwa ige m ntị, agaghị m achụpụkwa site nʼihu ha mba ndị ahụ hapụrụ mgbe ọ nwụrụ. Aga m eji ha nwalee , ịchọpụta ma ha ga-elezi anya idebe ụzọ anyị, gaakwa ije nʼime ya dịka nna nna ha mere m.” Onyenwe anyị hapụrụ mba ndị ahụ niile ka ha nọgide. Ọ chụpụghị ha ngwangwa site na inyefe ha nʼaka .

Every verse in Judges 2

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00