Judges 3:23
“Ya mere, Ehud pụrụ nʼezi, mechibido ya ọnụ ụzọ niile e si abanye nʼọnụụlọ elu ahụ, kpọchie ha.”
Judges 3:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 23 of 31 in Judges chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Judges 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị a bụ aha mba dị iche iche anyị hapụrụ nʼala ahụ iji nwapụta ndị ahụ niile na-esoghị mgbe e buru agha nʼime ala . O mere nke a naanị ka ọ kuziere ọgbọ niile ndị ibu agha, bụ ndị ahụ na-amabeghị ihe agha bụ nʼoge gara aga. Ndịisi ise nke ndị , na ndị niile, ndị Saịdọn na ndị , ndị bi nʼelu ugwu ọn, site nʼugwu - ruo na mbata obodo . A ga-esite na ndị a nwapụta okwukwe ụmụ ma ịmata ma ha ga-edebe iwu anyị sitere nʼọnụ nye nna nna ha ochie. Nʼihi nke a, ụmụ biri nʼetiti ndị , ndị , ndị , ndị , ndị Amọrait, na ndị . Ha lụtaara onwe ha ụmụ ha ndị inyom na nwunye, werekwa ụmụ ha ndị inyom nye ụmụ ha ndị ikom, feekwa chi ha niile ofufe. Ụmụ mere ihe jọrọ njọ nʼanya anyị. Ha chefuru anyị ha, malite ife chi , na ofufe. Nʼihi ya, iwe ọkụ anyị kpaliri megide ụmụ . Ọ raara ha nye nʼaka eze , eze , onye ndị nọrọ nʼokpuru ọchịchị ya afọ asatọ. Ma mgbe ụmụ kpọkuru anyị, o mere ka , nwa , bilie nʼetiti ha. Otniel bụ nwa nwanne nke nta. Ọ bụkwa ya napụtara ụmụ site nʼaka ndị iro ha. Mmụọ anyị bịakwasịrị ya, nke mere ka ọ bụrụ onye ikpe ndị , ọ pụrụ ibu agha. Onyenwe anyị nyefere bụ eze ndị nʼaka , onye ike ya karịrị nke ya. Sitekwa nʼoge ahụ gaa nʼihu, udo dịịrị nʼala niile iri afọ anọ, mgbe na-ekpe ikpe. Nʼikpeazụ, Otniel, nwa nwụrụ. Ụmụ bidoro ime ihe ọjọọ nʼanya anyị. Ya mere, Onyenwe anyị nyefere ha nʼaka ọn, eze . Ọ kpọtara ndị Amọn na ndị ka ha dịnyere ya. Eglọn bịara buso ndị agha, nweta obodo ụ, ya abụrụzia nke ha. Afọ iri na asatọ site nʼoge ahụ ka ụmụ nọrọ nʼokpuru ọchịchị ọn, eze . Ma mgbe ụmụ tikuru anyị banyere ọnọdụ ọjọọ ha, o zitere ha onye nzọpụta. Aha nwoke ahụ bụ , nwa , onye sitere nʼagbụrụ . Ọ bụ onye na-eme aka ekpe. Ya onwe ya bụkwa onye na-ebugara ọn, eze , ego ụtụ niile ụmụ na-atụ kwa afọ. Tupu ọ malite ije ya, o buru ụzọ kwadebere onwe ya mma agha nwere ihu abụọ na nzuzo. Ogologo mma ahụ ga-eru ihe dịka site nʼọnụ mkpịsịaka ruo nʼisi mbụ aka. Ehud kekwasịrị mma ahụ nʼapata ụkwụ aka nri ya, yikwasị ya uwe mwụda ya. O bunyere ọn, eze ego ụtụ ahụ. Eglọn bụ nwoke buru oke ibu. Mgbe nyesịrị eze ọn ego ụtụ ahụ o ji bịa, o zilagara ndị butere ego ahụ. Mgbe ọ bịaruru nso nʼobodo , ebe arụsị dị iche iche a pịrị apị dị, ọ laghachiri azụ jekwuru eze ọn sị ya, “Enwere m ozi m ga-ezi gị, ma ọ ga-abụ na nzuzo.” ahụ, eze zipụrụ ndị so ya nọdụ, ka ya na naanị nwee ike ịnọ kparịa ụka ha na nzuzo. Ehud bịakwutere ya mgbe ọ nọ naanị ya nʼọnụụlọ dị nʼime nʼelu ụlọeze ya, sị, “Enwere m ozi sị m zie gị.” Dịka eze ahụ si nʼoche ya bilite ọtọ, Ehud tinyere aka ekpe ya nʼime uwe ya, mịpụta mma ahụ nwere ihu abụọ nke o kegidere nʼapata ụkwụ aka nri ya. O weere ya mapuo eze ọn afọ. Ọ bụladị isi mma ahụ sooro ihu mma ahụ mibanye nʼime afọ ukwu eze ọn. Ọnụ mma ahụ pụtakwara nʼazụ eze ahụ. Ehud amịpụtaghị mma ahụ, kama abụba dị nʼafọ eze ahụ kpuchiri ya. Ya mere, Ehud pụrụ nʼezi, mechibido ya ọnụ ụzọ niile e si abanye nʼọnụụlọ elu ahụ, kpọchie ha. Mgbe ọ pụchara, ndị na-ejere eze ozi bịara chọọ ịbanye nʼụlọ ahụ. Ma mgbe ha hụrụ na a kpọchiri ọnụ ụzọ ụlọ ahụ akpọchi, ha kwuru nʼonwe ha sị, “Ọ ga-abụ na ọ na-anyụ nsị nʼụlọ mposi.” Ma mgbe oge dị anya gasịrị ma eze apụtaghị, ha enweghị ike ijide onwe ha ọzọ. Ha weere ọtụghe ụzọ tụghee ọnụ ụzọ ahụ, hụ ebe eze ha tọgbọrọ nʼala, nwụọ. Mgbe ahụ ha nọ na-eche, Ehud gbapụrụ. O sitere nʼebe ahụ arụsị ndị ahụ a pịrị apị dị gbafee, gbaga . Mgbe o ruru nʼebe ahụ, ọ fụrụ opi ike nʼala ugwu ugwu , ndị sooro ya site nʼugwu ahụ rịda, ya onwe ya na-edu ha. Ọ sịrị ha, “Soronụ m nʼazụ, nʼihi na anyị enyela ndị ndị iro unu nʼaka unu.” Ya mere, ha sooro ya gbadaa, gaa nọchie ụzọ niile ndị nwere ike isi gafee osimiri Jọ. Ha ekwekwaghị ka onye ọbụla si nʼebe ahụ gafee. Nʼụbọchị ahụ, ha gburu puku ndị agha iri, ha niile siri ike bụrụkwa dimkpa. O nweghị otu onye gbapụrụ. Nʼụbọchị ahụ, e mere ka nọdụ nʼokpuru ndị . Ala ahụ nwere ozuzu ike na udo, iri afọ asatọ. Mgbe chịsịrị, Shamga, nwa rịgotara ịchị. O tigburu narị ndị isii. Ọ bụ ndụdụ e ji achị ehi ka o ji tigbuo ha. Ya onwe ya kwa, zọpụtara ndị .
Every verse in Judges 3
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.