Judges 6:24

“Ya mere, Gidiọn wuuru Onyenwe anyị ebe ịchụ aja nʼebe ahụ, kpọọ ya, Onyenwe anyị bụ Onye Udo. Ụlọ nchụaja ahụ dịkwa nʼime obodo Ofra nʼala ndị Abieza ruo taa.”

Judges 6:24 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 24 of 40 in Judges chapter 6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Judges 6 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọzọkwa, ụmụ mere ihe ọjọọ nʼanya anyị, nʼihi ya, Onyenwe anyị nyefere ha nʼaka ndị afọ asaa. Nʼihi na ndị mekpara ha ahụ nke ukwuu, ụmụ meere onwe ha ebe obibi nʼugwu, nʼime ọgba nkume, na nʼebe e wusiri ike dị iche iche. Mgbe ọbụla ndị ghasịrị mkpụrụ nʼubi ha, ndị , ndị na ụfọdụ ndị ọzọ si nʼọwụwa anyanwụ na-abịa buso ha agha. Ha na-ebichi ala ahụ, bibie ihe niile a kụrụ nʼubi nʼala ahụ niile ruo na . O nweghị ihe ọbụla dị ndụ ndị nwere, ma atụrụ, ma ehi, ma ịnyịnya ibu, ha na-ahapụ. Dịka usuu igurube ka ha na-abịa, ha na anụ ụlọ ha niile, na ụlọ ikwu ha niile. Ọnụọgụgụ ha dị ukwuu ruo na-apụghị ịgụta ole ha dị, maọbụ ịnyịnya kamel ha. Ha na-abata nʼala ahụ nʼihi ibibicha ya. Site nʼomume ọjọọ ndị a, e mere ka ụmụ bụrụ ndị dara ụbịam nke ukwuu nʼihi ọchịchị ndị . Nʼikpeazụ, ụmụ tikuru anyị ka o nyere ha aka. Mgbe ụmụ tikuru anyị nʼihi mkpagbu ndị na-akpagbu ha, Onyenwe anyị zitere onye amụma, onye gwara ha okwu sị, “Ihe a bụ ihe anyị nke kwuru, Esi m nʼala , ala ahụ unu bụ ndị ohu nʼime ya, kpọpụta unu. Anapụtara m unu site nʼaka ike ndị na site nʼaka ndị niile kpagburu unu, chụpụ ha site nʼihu unu, ma nye unu ala ha. Agwara m unu sị, ‘Mụ onwe m bụ anyị unu. Unu efela chi niile nke ndị Amọrait, ndị unu bi nʼala ha.’ Ma unu jụrụ ige m ntị.” Mmụọ ozi anyị bịara nọdụ ọdụ nʼokpuru osisi ukwu ook dị nʼ, nʼala ubi , onye obodo , ebe nwa ya a na-akpọ ọn nọ na-azọcha mkpụrụ ọka wiiti nʼime ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị nʼihi na ọ na-ezo onwe ya ka ndị hapụ ịhụ ya anya. Mmụọ ozi anyị pụtara ihe nʼebe ahụ gwa ya okwu sị, “Gị dike na dimkpa nʼagha, Onyenwe anyị nọnyeere gị.” Gidiọn zara sị, “Biko onyenwe m, ma ọ bụrụ na anyị nọnyeere anyị, gịnị mere ihe ndị a niile ji na-adakwasị anyị? Ebeekwanụ ka ihe ịrịbama ahụ niile dị nke nna anyị ha gwara anyị sị, ‘Ọ bụghị site nʼ ka anyị siri gbapụta anyị?’ Ma ugbu a, Onyenwe anyị ajụla anyị, hapụ anyị nʼaka ndị ka ha laa anyị nʼiyi.” Mgbe ahụ, Onyenwe anyị nyere ya iwu sị ya, “Ngwa, jiri ike gị dị ukwuu pụọ, gaa ka ị gbapụta ụmụ site nʼaka ndị . Mụ onwe m na-ezigakwa gị.” Ma ọn sịrị ya, “Biko, Onyenwe m, olee otu m ga-esi zọpụta ? Lee, esi m nʼikwu dịkarịsịrị nta nʼime pụta. Mụ onwe m bụkwa onye dịkarịsịrị ala nʼezinaụlọ m.” Ma anyị zara sị ya, “Mụ onwe m ga-anọnyere gị. Ị ga-ebibikwa ndị niile.” Gidiọn zaghachiri sị, “Ọ bụrụ na m achọtala ihuọma nʼanya gị, nye m ihe ịrịbama nke ga-egosi na ọ bụ gị nʼezie na-agwa m okwu. Biko esikwala ebe a pụọ ruo mgbe m lọghachiri weta onyinye m ga-eche nʼihu gị.” anyị zara sị ya, “Aga m eche ruo mgbe ị lọghachiri.” Gidiọn mere ngwangwa laa nʼụlọ ya, gbuo otu nwa ewu, sie ya. O jikwa ụtụ ọka mee achịcha, nke ihe na-eko achịcha na-adịghị nʼime ya. Emesịa, o tinyere anụ ahụ nʼime nkata, wụnyekwa ofe nʼime ite, buru ha jekwuru Mmụọ ozi ahụ, ebe ọ nọ na-eche ya nʼokpuru osisi ook ahụ. Mmụọ ozi nke sịrị ya, “Were anụ a na ogbe achịcha ahụ na-ekoghị eko, tụkwasị ha nʼelu nkume a, wụpụkwa ofe ahụ.” ọn mere otu a. Mgbe Mmụọ ozi anyị ahụ metụrụ ọnụ mkpanaka ahụ nke dị nʼaka ya nʼelu anụ na achịcha ahụ na-ekoghị eko. Ọkụ sitere nʼoke nkume ahụ nwuru, rechapụ anụ ahụ na achịcha nʼekoghị eko ahụ. Mmụọ ozi nke anyị ahụ gbara barịị site nʼihu ya. Mgbe ọn ghọtara na ọ bụ Mmụọ ozi nke anyị, o tiri mkpu akwa sị, “Ewoo! Onyenwe m anyị! Ahụla m Mmụọ ozi anyị ihu na ihu!” Ma anyị sịrị ya, “Udo dịrị gị, atụla egwu! Ị gaghị anwụ.” Ya mere, Gidiọn wuuru anyị ebe ịchụ aja nʼebe ahụ, kpọọ ya, Onyenwe anyị bụ . Ụlọ nchụaja ahụ dịkwa nʼime obodo nʼala ndị ruo taa. Nʼabalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị gwara ọn okwu sị ya, “Were oke ehi nna gị, bụ oke ehi nke abụọ, nke gbara afọ asaa. Dọtuo ebe ịchụ aja nna gị wuru maka , gbutukwaa ogidi osisi dị nʼakụkụ ya. Mgbe ahụ, wuoro anyị bụ gị ebe ịchụ aja, nʼelu ebe a dị oke elu. Jiri osisi ahụ nke ị gbuturu kwanye ọkụ, chụọ oke ehi nke abụọ ahụ dịka aja nsure ọkụ.” Ya mere, Gidiọn duuru mmadụ iri site na ndị na-ejere ya ozi, ndị nyeere ya aka imezu ihe niile dịka anyị nyere ya nʼiwu. Kama, site nʼegwu maka ndị ikwu nna ya, na ndị bi nʼobodo ahụ, o mere ihe ndị a niile nʼime abalị. Mgbe chi bọrọ, mgbe ndị obodo ahụ malitere ijegharị, ha hụrụ na a kwatuola ebe ịchụ aja , hụkwa na e gbutuola ogidi osisi dị nʼakụkụ ya, ma werekwa oke ehi nke abụọ chụọ aja nʼelu ebe ịchụ aja ọhụrụ ahụ! Ha jụrịtara onwe ha ajụjụ sị, “Onye mere ihe dị otu a?” ha ji nwayọọ jụgharịa ajụjụ, a gwara ha sị, “Ọ bụ ọn nwa mere ya.” Ndị obodo ahụ sịrị , “Kpụpụta nwa gị. Ọ ga-anwụrịrị, nʼihi na ọ kwadala ebe ịchụ aja , gbutuo ogidi osisi , nke dị nʼakụkụ ya.” Ma tinyere ọnụ jụọ ha ajụjụ sị ha, “Baal, ọ gwara unu na ọ chọrọ ka unu nyere ya aka? Unu na-achọ ịzọpụta ya? Onye ọbụla wepụtara onwe ya maka ịlụrụ ọgụ ga-anwụ tupu chi echi abọọ. Ọ bụrụ nʼezie na bụ chi, hapụnụ ya ka o tigbuo onye ahụ mebiri ebe ịchụ aja ya.” Ya mere, nʼụbọchị ahụ, ha malitere ịkpọ ọn “-.” Ha kwuru sị, “Ka lụọrọ onwe ya ọgụ,” nʼihi na ọ kwadara ebe ịchụ aja . Mgbe na-adịghị anya, usuu ndị agha , na ndị , na obodo niile gbara ha gburugburu jikọtara onwe ha nʼotu, bịa ibu agha megide ụmụ . Ha niile gafere osimiri Jọ, bịaruo na ebe ha mara ụlọ ikwu. Mgbe ahụ, Mmụọ Nsọ anyị bịakwasịrị ọn. Ọ fụrụ opi ike nke o ji kpọkọta ndị agha ka ha zukọọ. Ndị agha niile si nʼikwu pụkwutere ya. Otu aka ahụ, o zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru ndị agha ndị , na nke ndị , na nke ndị ụlọn, na nke ndị ị, ịkpọ ha ka ha bịa soro ya gaa ibu agha. Ha niile kwenyere pụkwute ya maka agha ahụ. Gidiọn sịrị , “Ọ bụrụ nʼezie na ị ga-azọpụta site nʼaka m dịka i kwere na nkwa, lee, aga m edebe ajị anụ nʼebe ịzọcha ọka. Ọ bụrụ na igirigi adakwasị naanị nʼelu ajị anụ ahụ ma ala ebe ọ tọgbọ gbakọọ agbakọ, mgbe ahụ aga m amata na ị ga-anapụta site nʼaka m, dịka ị kwuru.” Ihe a mezukwara dịka ọn si rịọọ ya. Mgbe chi bọrọ, ọ gara welite ajị anụ ahụ chọpụta na o jupụtara na mmiri. Mmiri o si na ya pịpụta juru otu efere miri emi. Mgbe ahụ, Gidiọn sịrị , “Ka iwe gị ghara ịdị ọkụ megide m. Ka m rịọkwuo naanị otu ihe ọzọ. Kwere ka m jiri ajị anụ a nwalee otu ugboro ọzọ, kama nʼoge a, mee ka mmiri ghara ịdị nʼajị anụ ahụ, ma ka igirigi jupụta nʼala ebe ọ tọgbọ.” Nʼabalị ahụ, Chineke mere otu a. Ala niile gbaa gburugburu dere mmiri site nʼigirigi, ma mmiri ọbụla adịghị nʼajị anụ ahụ.

Every verse in Judges 6

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00