Judges 8:5

“Ọ sịrị ndị ikom Sukọt, “Nyetụnụ ndị agha m achịcha nʼihi na ike gwụrụ ha. Ana m na-achụso Zeba na Zalmuna, ndị eze Midia ọsọ.””

Judges 8:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 35 in Judges chapter 8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Judges 8 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị jụrụ ọn ajụjụ sị ya, “Gịnị mere i ji meso anyị mmeso dị otu a? Ọ bụ gịnị mere i zighị ozi kpọ anyị mgbe ị gara ibuso ndị agha?” Ha tara ya ụta nke ukwuu. Ma ọn zaghachiri ha sị, “Gịnị ka m rụpụtara e ji atụnyere nke unu. Ọ bụ na ntụtụkọta ihe ubi adịghị mma karịa owuwe ihe ubi nke ? Chineke nyefere unu na , ndị ndu , nʼaka. Gịnị ka m rụpụtara a ga-eji tụnyere nke unu?” a mere ka ọnụma ha nʼebe ọ nọ dajụọ. Nʼoge a, Gidiọn gabigara, gafee osimiri Jọ, ya na narị ndị agha atọ so ya. Ike gwụrụ ha nke ukwuu ma ha nọgidere na-achụsi ndị iro ha ọsọ ike. Ọ sịrị ndị ikom ọt, “Nyetụnụ ndị agha m achịcha nʼihi na ike gwụrụ ha. Ana m na-achụso na , ndị eze ọsọ.” Ma ndịisi ọt sịrị, “Anyị ga-esi aṅaa nye ndị agha gị achịcha? Ijidela na nʼaka gị?” Mgbe ahụ, Gidiọn zaghachiri, “Nʼihi nke a, mgbe anyị nyefere m na nʼaka, aga m eji ogwu na ụga na-epu nʼọzara dọkasịa unu ahụ.” O sitere nʼebe ahụ gaa rịọkwaa ndị obodo ahụ otu arịrịọ ahụ. Ma otu ụdị ọsịsa ahụ ndị ọt nyere ka ndị nyekwara. Ya mere, ọ gwara ndị ikom sị, “Mgbe m nwere mmeri lọta, aga m akwatu ụlọ elu a.” Nʼoge a, Zeba na na puku ndị agha iri na ise fọdụụrụ ha nọ na . Ndị a bụ naanị ndị agha fọdụrụ nʼime usuu ndị agha ndị niile. Nʼihi na ọnụọgụgụ ndị agha e gburu egbu dị narị puku na iri puku abụọ. Gidiọn rigoro site ụzọ ndị na-achị anụ ụlọ nke dị nʼọwụwa anyanwụ obodo Nọba na , bịakwasị ndị agha ahụ na mberede nʼihi na ha nọ nʼatụghị egwu ihe ọbụla ime ha. Zeba na , eze abụọ ndị , gbapụrụ ọsọ, ma ọn na ndị agha ya chụgidere ha ọsọ, jide ha. Ha gweriri ndị agha ha niile. Emesịa, Gidiọn nwa , sitere nʼokporoụzọ lọta agha ahụ. Nʼebe ahụ ka ọn nọ jide otu nwokorobịa onye ọt. O jụrụ ya ajụjụ, nwokorobịa ahụ depụtakwaara ya aha ndịisi obodo ọt. Ha dị iri asaa na asaa, ndị okenye obodo ahụ. Mgbe ọn bịaruru obodo ọt, ọ gwara ha okwu sị, “Ngwa leenụ na ndị unu kparịrị m maka ha, kwuo sị, ‘Ijidela na nʼaka gị ugbu a nke mere na anyị ga-enye ndị ikom gị ike gwụrụ achịcha?’ ” O jidere ndị okenye obodo ahụ, were ogwu na ụga taa ndị ikom ọt ahụhụ ime ka ha mara ihe. Ọ kwaturu ụlọ elu gbukwaa ndị ikom obodo ahụ niile. Mgbe ahụ, ọ jụrụ na , “Ndị ikom dị aṅaa ka unu gburu na ?” Ha zara sị ya, “Ha nwere ụdịdị ka gị onwe gị, onye ọbụla nwere ụdịdị dịka nwa eze.” Gidiọn zaghachiri sị, “Ndị ahụ bụ ụmụnne m ndị ikom, ndị nke nne m mụrụ. Ugbu a, Onyenwe anyị nʼonwe ya maara na a sị na unu egbughị ha, agaraghị m egbu unu.” O chigharịrị gwa , ọkpara ya, sị ya, “Gbuo ha!” Ma amịpụtaghị mma, nʼihi na ọ bụ naanị nwokorobịa. Ọ tụrụ egwu igbu ha. Zeba na , gwara ọn okwu sị, “Jiri aka gị gbuo anyị. ‘A hụ dimkpa, a hụ ike ya.’ ” Nʼihi nke a, Gidiọn were aka ya gbuo ha, chịkọrọkwa ihe olu niile ha nyakwasịrị ịnyịnya kamel ha nʼolu. Mgbe ahụ, ndị gwara ọn sị ya, “Bịa ka ị bụrụ eze anyị! Gị na ụmụ gị ndị ikom, na ezinaụlọ gị niile, ga-abụ ndị ga-achị, nʼihi na ị gbapụtala anyị site nʼaka usuu ndị agha .” Ma ọn gwara ha okwu sị, “Mụ onwe m na ụmụ m agaghị abụ eze unu, nʼihi na anyị bụ eze unu.” Ọ sịrị, “Enwere m otu arịrịọ m ga-arịọ unu. Onye ọbụla nʼime unu nye m ọlantị site nʼoke unu nwetara site nʼihe nkwata nʼagha.” (Ọ bụ omenaala ndị niile iyi ọlantị ọlaedo.) Ha jiri obi ụtọ kwenye, gbasaa akwa nʼala, tinyechaa ọlantị ha nʼime ya. Onye ọbụla nʼime ha mere nke a. Ịdị arọ nke ọlantị ọlaedo ndị a bụ otu puku na narị asaa, na-agụnyeghị ihe ịchọ mma ndị ọzọ, na ihe olu, na uwe odo odo ndị eze na-eyi, na ihe olu dị nʼolu ịnyịnya kamel ha. Gidiọn jiri ọlaedo ahụ niile kpụọ efọọd debe ya nʼ, nʼobodo nke aka ya. Ma mgbe na-adịghị anya, ụmụ niile malitere ịgbaso na ife ihe ahụ ofufe. Nʼụzọ dị otu a, ọ ghọọrọ ọn na ezinaụlọ ya ihe ịma nʼọnya. Otu a ka si ghọọ ndị meriri emeri. Midia eweliteghị isi ya ọzọ. Nʼihi nke a, Izrel biri nʼudo iri afọ anọ, nʼụbọchị niile ọn dị ndụ. Jerub-, nwa laghachiri nʼụlọ nke aka ya, biri nʼebe ahụ. Ọ mụtakwara iri ụmụ ndị ikom asaa, nʼihi na ọ lụrụ ọtụtụ ndị inyom. O nwekwara iko nwanyị nʼobodo , onye mụtaara ya nwa nwoke aha ya bụ . Mgbe ihe ndị a gasịrị, Gidiọn nwa , nwụrụ, mgbe ọ kasịrị nka nke ukwu. E liri ya nʼili nna ya nʼobodo , nʼala . Ọ dịghị anya ka ọn nwụsịrị, ụmụ laghachiri azụ bido ife chi . Ha guzobere - ka ọ bụrụ chi ha. Ma ụmụ echetaghị anyị ha, onye napụtara ha site nʼaka ndị iro ha niile gbara ha gburugburu. Ha ekwesighịkwa ntụkwasị obi nye ezinaụlọ - (ya bụ ọn) dịka ezi ihe niile o mere ha si dị.

Every verse in Judges 8

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00