Luke 1:13

“Ma mmụọ ozi ahụ gwara ya sị, “Zekaraya atụla egwu, Chineke anụla ekpere gị. Elizabet nwunye gị ga-atụrụ ime mụtara gị nwa nwoke. Ị ga-akpọkwa aha ya Jọn.”

Luke 1:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 13 of 80 in Luke chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Luke 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ebe ọ bụ nʼọtụtụ mmadụ agbalịala otu ha nwere ike i detu nʼusoro ihe niile mezuru nʼetiti anyị. Dị ka e nyefere ha nʼaka anyị idebe bụ ndị ahụ sitere na malite jiri anya ha hụ ihe niile, ndị jikwa okwu a eje ozi. Ekpebikwara m, ebe mụ onwe m nyocharala ihe niile nke ọma site na mmalite, ka m dere gị ihe niile nʼusoro, Tiofilọs, gị onye dị elu a na-asọpụrụ. Nke a ga-eme ka ị mata nke bụ eziokwu banyere ihe ndị ahụ e ziri gị. Nʼoge Herọd bụ eze ịa, ọ dị otu onyeisi nchụaja aha ya bụ , onye si nʼotu ndị nchụaja nke . Elizabet bụ nwunye ya, site nʼagbụrụ Erọn. Ha abụọ bụ ndị ezi omume nʼihu . Ha debere iwu na ụkpụrụ niile anyị nyere na-enweghị ntụpọ ọbụla. Mana ha amụtaghị nwa, nʼihi na bụ nwanyị agaa, ha abụọ emeela nnọọ agadi. O ruru mgbe ọ bụ ndị otu ga-eje ozi, ọ nọ dịka onye nchụaja na-eje ozi nʼihu . A họpụtara ya site nʼife nza dị ka omenaala ndị nchụaja si dị ka ọ bụrụ ya ga-abanye nʼime ime ụlọnsọ anyị ịchụ aja nsure ọkụ nke e ji ụda na-esi isi ụtọ achụ. Mgbe oge ịchụ aja ụda na-esi isi ụtọ ruru, igwe ndị mmadụ bịara nọ nʼezi na-ekpe ekpere. Mgbe ahụ, mmụọ ozi anyị, onye guzo nʼaka nri nke ebe ịchụ aja nke ihe na-esi isi ụtọ mere ka ọ hụ ya anya. Mgbe hụrụ ya, obi fepụrụ ya, ọ tụkwara oke egwu. Ma mmụọ ozi ahụ gwara ya sị, “Zekaraya atụla egwu, Chineke anụla ekpere gị. Elizabet nwunye gị ga-atụrụ ime mụtara gị nwa nwoke. Ị ga-akpọkwa aha ya Jọn. Ọ ga-abụrụ gị ihe oke ọṅụ na obi ụtọ, ọtụtụ mmadụ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nʼihi ọmụmụ ya. Nʼihi na ọ ga-abụ onye dị ukwuu nʼanya anyị. Ọ gaghị aṅụkwa mmanya ọbụla, maọbụ ihe ọṅụṅụ ọbụla na-egbu egbu nʼihi na site nʼafọ nne ya ọ ga-abụ onye emejupụtara na Mmụọ Nsọ. Ọ ga-akpọghachite ọtụtụ ụmụ nye ha bụ ha. Ma ọ ga-aga nʼihu anyị nʼike mmụọ na ike nke Ịlaịja, tụgharịa obi ndị bụ nna nʼebe ụmụ ha nọ. Meekwa ka ndị isiike tụgharịa obi, lekwasị anya nʼamamihe nke ndị ezi omume, na ijikere ụmụ mmadụ nʼihi anyị.” Zekaraya sịrị mmụọ ozi ahụ, “Olee otu m ga-esi mata na nke a ga-adị otu a? Abụrụla m agadi. Nwunye m akakwaala nka.” Mmụọ ozi zara ya sị, “Abụ m . Ana m eguzo nʼihu . Ezitere m ka m bịa gwa gị okwu ma wetara gị oziọma a. Ma lee, ị ga-ada ogbi, ị gaghị ekwukwa okwu ọbụla, tutu ruo mgbe ihe ndị a ga-emezu nʼihi na i kwenyeghị nʼokwu m, nke ga-emezu mgbe oge ya ruru.” Mgbe ihe ndị a niile na-eme, mmadụ ndị ahụ nọkwa na-eche ka ọ pụta. O juru ha anya na ọ nọọla ọdụ nʼime ime ụlọnsọ ukwu ahụ. Mgbe o mesịrị pụta, o nwekwaghị ike ikwuru ha okwu. Ha ghọtara na ọ hụrụ ọhụ nʼime ụlọnsọ ahụ nʼihi na ọ bụ aka ka o ji gwa ha okwu. Mgbe oge ịrụ ọrụ ya gwụsịrị, ọ laghachiri nʼụlọ ya. Mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị, Elizabet bụ nwunye ya tụụrụ ime. O zoro onwe ya nʼime ụlọ ọnwa ise. Ọ sịrị, “Onyenwe anyị emeerela m nke a. O gosila m ihuọma ya nʼụbọchị ndị a, ma wepụkwara m ihere nʼetiti ndị nke m.” Ma nʼọnwa isii ya, Chineke zigara mmụọ ozi ya, bụ , ka ọ gaa nʼobodo nke dị nʼime . Ka o jekwuru otu nwaagbọghọ na-amaghị nwoke bụ onye otu nwoke aha ya bụ , onye sitere nʼagbụrụ , kwere nkwa ịlụ. Aha nwaagbọghọ a bụ . O jekwuru ya sị ya, “Ekele! Gị onye ihuọma dịkwasịrị. Onyenwe anyị nọnyekwara gị.” Ma obi lọrọ ya mmiri nke ukwuu nʼihi okwu ya. O bidokwara ịtụgharị nʼuche ya ihe ekele a pụtara. Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya, “Atụla egwu , nʼihi na i chọtala ihuọma nʼebe nọ. Ma lee ị ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ị ga-akpọkwa aha ya ọs. Ọ ga-abụ nnukwu mmadụ onye a ga-akpọ Ọkpara kachasị ihe niile elu. Onyenwe anyị ga-enye ya ocheeze nna ya . Ọ ga-achị ụlọ ọb ruo ebighị ebi, alaeze ya agaghị enwekwa ọgwụgwụ.” Meri sịrị mmụọ ozi ahụ, “Olee otu nke a ga-esi mee ebe m bụ nwaagbọghọ na-amaghị nwoke?” Mmụọ ozi ahụ sịrị ya, “Mmụọ Nsọ ga-abịakwasị gị, ike nke kachasị ihe niile elu ga-ekpuchikwa gị. Ya mere onye nsọ ahụ a ga-amụ, a ga-akpọ ya Ọkpara . Lekwa onye ikwu gị atụrụla ime nwa nwoke nʼagadi ya. Nke a bụ ọnwa isii ya, bụ onye ahụ ha na-akpọ nwanyị aga. Nʼihi na ọ dịghị okwu sitere na nke na-agaghị ere.” Meri zaghachiri sị, “Abụ m ohu anyị, ka ọ dịrị m dị ka i kwuru.” ahụ mmụọ ozi ahụ hapụrụ ya laa. Nʼoge ahụ, Meri biliri gaa ọsịịsọ nʼotu obodo dị nʼugwu . Nʼebe ahụ, ọ banyere nʼụlọ , kelee . Mgbe nụrụ ekele , nwa nọ ya nʼafọ megharịrị ahụ. E mere ka jupụta na Mmụọ nsọ. O tiri mkpu nʼoke olu sị, “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ nʼetiti ụmụ nwanyị niile. Onye a gọziri agọzi ka nwa ahụ ị bu nʼafọ bụkwa. Onye kwanụ ka m bụ na ihuọma dị otu a kpọrọ m na nne m ga-abịa ileta m? Ngwangwa m nụrụ olu ekele gị, nwa nọ m nʼafọ wuliri elu nʼọṅụ. Ngọzị ga-adịrị onye ahụ kwere na anyị ga-emezu ihe o kweere ya na nkwa ime.” Ma sịrị, “Mkpụrụobi m na-ebuli anyị elu mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ nʼime bụ nzọpụta m, nʼihi na o ledatala anya, lekwasị m, bụ odibo ya dị ala. Site ugbu a gaa nʼihu, ọgbọ niile ga-akpọ m onye a gọziri agọzi. Nʼihi na dị ike emeelara m ihe dị ukwuu. Aha ya dịkwa nsọ. Ebere ya na-erute ndị niile na-atụ egwu ya site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. O gosila ike aka ya; ọ chụsasịala ndị dị mpako nʼime echiche obi ha. O sitela nʼocheeze ndị eze dị ike kwatuo ha, buliekwa ndị dị umeala nʼobi elu. O jirila ihe dị mma nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ ma ndị ọgaranya ka o zipụrụ nʼaka efu. O nyerela odibo ya bụ aka, ọ na-echetakwa imere ya ebere. Dị ka ọ gwara nna nna anyị ha, nye na ụmụ ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi.” Meri nọnyeere ya ihe dịka ọnwa atọ ma mesie laghachi nʼụlọ ya. Mgbe oge zuru ka mụọ nwa, ọ mụrụ nwa nwoke. Ndị agbataobi ya na ndị ikwu ya, ndị nụrụ otu si gosi ya ebere dị ukwuu, bịara soro ya ṅụrịa ọṅụ. Nʼabalị nke asatọ ha bịara ibi nwata ahụ ugwu na ịgụ ya aha. Ha na-achọ ịgụ ya bụ aha nna ya, ma ya sịrị, “Mba, a ga-agụ ya Jọn.” Ha sịrị ya, “Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ndị ikwu gị na-aza aha ahụ.” Ya mere, ha jiri ife aka jụọ nna ya, ihe ọ chọrọ ka akpọ nwata ahụ. Ọ rịọrọ ka e nye ya mbadamba ihe e ji ede ihe, o deere “ ya bụ Jọn.” a jukwara mmadụ niile anya. Ngwangwa, ọnụ ya meghere, atọpụkwara ire ya. Ya ebido ikwu okwu ma na-etokwa . Ibubo wụrụ ndị agbataobi ha niile nʼahụ, ndị mmadụ kọkwara akụkọ banyere ihe ndị a niile ruo obodo niile dị nʼakụkụ ugwu ịa. Ndị niile nụrụ akụkọ a chere nʼobi ha na-ajụ sị, “Gịnịkwa ka nwa nke a gaje ịbụ?” Nʼihi na aka anyị dịnyeere ya. E mere ka bụ nna ya jupụta na Mmụọ Nsọ. O buru amụma sị, “Ngọzị dịrị anyị bụ nke , nʼihi na ọ bịala leta ma gbapụtakwa ndị nke ya. O welielara anyị nzọpụta site nʼụlọ odibo ya bụ . (Dị ka o kwuru na mgbe ochie, site nʼọnụ ndị amụma ya dị nsọ). Na ọ ga-azọpụta anyị site nʼaka ndị iro anyị na sitekwa nʼaka ndị niile kpọrọ anyị asị. O meere ndị nna nna anyị ha ebere site nʼicheta ọgbụgba ndụ ya dị nsọ. Iyi nke ọ ṅụụrụ nna anyị bụ , kwekwa nkwa: Na ọ ga-anapụta anyị site nʼaka ndị iro anyị, nyekwa anyị ike ife ya ofufe na-atụghị egwu. Nʼịdị nsọ na ezi omume nʼihu ya ụbọchị niile nke ndụ anyị. “Ma gị nwa m, a ga-akpọ gị onye amụma nke kachasị ihe niile elu; nʼihi na ị ga-aga nʼihu anyị kwadoro ya ụzọ. Ime ka ndị nke ya nwee amamihe nke nzọpụta site na ịgbaghara mmehie ha. Nʼihi oke obi ebere anyị, nke ọwụwa anyanwụ ga-ewetara anyị site nʼigwe. Ka ọ chakwasị ndị bi nʼọchịchịrị na nʼonyinyo nke ọnwụ, na iduzi ụkwụ anyị nʼụzọ nke udo.” Nwata ahụ toro, bụrụ onye dị ike nʼime mmụọ. O biri nʼime ọzara tutu ruo mgbe oge zuru igosi ụmụ onwe ya.

Every verse in Luke 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00