Luke 2:49
“Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ Nna m?””
Luke 2:49 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 49 of 52 in Luke chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Luke 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nʼoge ahụ, Siza Ọgọstọs nyere iwu ka a gụọ ọnụ, detuo aha mmadụ niile bi nʼụwa dum. (Nke a bụ ịgụ ọnụ na ide aha nke mbụ e mere mgbe bụ onye na-achị .) Onye ọbụla gara nʼobodo ya, ka e denye aha ya nʼakwụkwọ. Ya mere hapụrụ nke dị na , gaa nke dị na ịa, nke bụkwa obodo , nʼihi na o si nʼụlọ na agbụrụ pụta. Ya na , nwaagbọghọ o kwere nkwa ịlụ, nke dịkwa ime, soro gaa ka o denye aha ha. Mgbe ha nọ ebe ahụ, oge ọ ga-eji mụọ nwa ya zuru. Ọ mụrụ nwa nwoke mbụ ya. O ji akwa kee ya, nibe ya nʼime ebe a na-enye anụ ụlọ nri, nʼihi na ha enwetaghị ebe ndina nʼụlọ ndị ije. Ma e nwere ndị ọzụzụ atụrụ bi nʼọhịa nʼakụkụ ebe ahụ, ndị na-eche igwe atụrụ ha nche nʼabalị. Mmụọ ozi nke anyị pụtara ihe nye ha. Ebube anyị mụwara gburugburu ha, oke egwu tụrụ ha. Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ha, “Unu atụla egwu. Ana m ewetara unu oziọma nke oke ọṅụ nke ga-adịrị mmadụ niile. Nʼihi na taa, nʼobodo ka a mụrụ nzọpụta nye unu; ọ bụ ịst, Onyenwe anyị. Nke a ga-abụrụ unu ihe ịrịbama, unu ga-ahụ nwata ọhụrụ e kechiri nʼakwa, dina nʼime ebe a na-enye anụ ụlọ nri.” Na mberede, igwe ndị mmụọ ozi nke eluigwe pụtara soro mmụọ ozi a, bido na-eto na-asị, “Otuto dịrị nʼebe kachasị elu nke eluigwe. Udo nʼelu ụwa nye ndị niile ihe ha dị ezi mma.” Mgbe ndị mmụọ ozi ahụ hapụrụ ha, laghachi nʼeluigwe, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ sịrịtara onwe ha, “Bịanụ ka anyị jeruo , ka anyị jiri anya anyị hụ ihe ndị a merenụ, nke anyị mere ka anyị mara.” Ha gara ọsịịsọ hụ na , na nwata ahụ ka o dina nʼime ebe a na-enye anụ ụlọ nri. Mgbe ha hụrụ nke a, ha mere ka a mata ihe niile a gwara ha banyere nwantakịrị a. Ihe ndị ọzụzụ atụrụ a kwuru juru ndị niile nụrụ ya anya. Ma debere ihe ndị a niile nʼobi ya, na-atụgharị ihe banyere ha nʼobi ya. Ndị ọzụzụ atụrụ ahụ laghachiri, na-eto na-ebulikwa aha ya elu nʼihi ihe niile ha nụrụ ma hụkwa, nke dịkwa ka a gwara ha. Mgbe ụbọchị asatọ gasịrị, mgbe oge ruru ibi nwata ahụ ugwu, ha gụkwara ya aha. Aha ha nyere ya bụ ọs, aha ahụ mmụọ ozi nyere tupu a dị ime ya. Mgbe oge zuru maka mmemme nke ịdị ọcha dị ka iwu siri dị, ha kutere ya na iche ya nʼihu anyị (dịka e dere ya nʼiwu nke anyị, “Nwa mbụ ọbụla nke bụ nwoke ka a ga-edo nsọ nye anyị”), ha chụrụ aja dị ka e nyere nʼiwu anyị: “Ụmụ kpalakwukwu abụọ maọbụ ụmụ nduru abụọ.” Ma lee, e nwere otu nwoke bi na aha ya bụ ọn, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ. Ọ bụ onye ezi omume bụrụkwa onye ji obi ya niile na-efe . Ọ bụkwa onye na-ele anya maka nkasiobi nke ndị . Ma Mmụọ Nsọ mere ka ọ mata na ọ gaghị anwụ ruo mgbe ọ hụrụ ịst nke anyị. Site nʼodudu nke Mmụọ Nsọ, ọ batara nʼụlọnsọ ukwu, ma mgbe nne na nna nwata ahụ bụ ọs kubatara ya dị ka omenaala iwu si dị, Simiọn kuuru ya nʼaka, kelee sị, “Gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ dị ka i kwere na nkwa, ugbu a zilaga nwaodibo gị nʼudo. Nʼihi na anya m ahụla nzọpụta gị, nke i kwadoro nʼihu mba niile. Ìhè nke ga-egosi ndị mba ọzọ ụzọ, na ebube nke ndị gị .” O juru nne na nna nwantakịrị ahụ anya ịnụ ihe ndị a e kwuru banyere ya. Mgbe ahụ, Simiọn gọziri ha, sịkwa nne ya, Lee, “Nwatakịrị a bụ onye e zitere ka ọ bụrụ ọdịda na mbili nye ọtụtụ mmadụ nʼ, ọ ga-abụkwa ihe ama nke ọtụtụ ga-ekwujọ. Ọ bụkwa site nʼụzọ dị otu a ka a ga-ekpughe echiche nke dị ọtụtụ nʼobi. Mma agha ga-adụwakwa mkpụrụobi nke gị onwe gị.” O nwekwara onye amụma nwanyị, aha ya bụ , ada nke si nʼebo . Ọ bụ ezigbo agadi nwanyị na-enweghị di, nʼihi na di ya nwụrụ mgbe ha biri naanị afọ asaa. Ọ nọọla dị ka nwanyị na-enweghị dị iri afọ asatọ na anọ. Ọ hapụghị ụlọnsọ, kama ọ nọgidere nʼefe ofufe ehihie na abalị, na-ibu ọnụ na-ekpe ekpere. Nʼoge ahụ ọ bịarutere nʼebe ha nọ, nye ekele, kwuo okwu banyere nwantakịrị ahụ nye ndị niile na-ele anya maka mgbapụta . Mgbe ha mesịrị ihe niile otu ọ dị nʼiwu anyị, ha laghachiri obodo ha bụ nke dị nʼime . Ma nwata ahụ toro bụrụ onye dị ike; o jupụtara nʼamamihe, amara dịnyekwaara ya. Nʼafọ niile, ndị mụrụ ya na-aga nʼihi . Mgbe o ruru afọ iri na abụọ, ha gara maka mmemme dị ka omenaala si dị. Mgbe e mesịrị mmemme ahụ, ka ndị mụrụ ya na-alaghachi, nwata ahụ bụ ọs nọdụrụ na . Ndị ha amataghị na o soghị ha na-alọta. Ha chere na o sonyere nʼetiti njem. Ha gara ije otu ụbọchị tupu ha a malite ịchọ ya nʼetiti ndị ikwu na ibe, na ndị enyi ha. Ma mgbe ha na-ahụghị ya, ha laghachiri na-achọkwa ya. Ka ụbọchị atọ gasịrị, ha hụrụ ya nʼụlọnsọ ukwu ebe ọ nọdụrụ nʼetiti ndị ode akwụkwọ, na-ege ha ntị na-ajụkwa ha ajụjụ. Nghọta na ọsịsa ya juru ndị niile nụrụ okwu ya anya. Mgbe ndị mụrụ ya hụrụ ya, ọ tụrụ ha nʼanya, ma nne ya sịrị ya, “Nwa m, gịnị mere i ji mesoo anyị mmeso dị otu a? Mụ na nna gị nọ na-achọgharị gị?” Ọ jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji na-achọ m? Unu amaghị na aghaghị m ịnọ nʼụlọ m?” Ma ha aghọtaghị ihe ọ gwara ha. Mgbe ahụ, o sooro ha laghachi ma na-erubekwara ha isi. Ma nne ya dobere ihe ndị a niile nʼobi ya. Jisọs na-aga nʼihu nʼamamihe na ogologo, ya na ihuọma nʼebe na nke mmadụ nọ.
Every verse in Luke 2
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.