Luke 3:23

“Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) Josef, onye bụ nwa Heli;”

Luke 3:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 38 in Luke chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Luke 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼafọ nke iri na ise nke ọchịchị ọs , mgbe Pọntiọs bụ onye na-achị ịa, ebe Herọd bụkwa onye na-achị akụkụ , ma nwanne ya nwoke bụ na-achị akụkụ ịa na , Laisania bụkwa onye na-achị akụkụ , mgbe ahụ na Kaịfas bụ ndịisi nchụaja, okwu bịakwutere Jọn nwa nʼime ọzara. Ọ gara nʼime obodo niile gbara Jọ gburugburu na-ekwusa banyere baptizim nke nchegharị maka mgbaghara mmehie. Dịka e dere ya nʼakwụkwọ Aịzaya onye amụma sị, “Otu onye na-eti mkpu nʼọzara na-asị, ‘Dozienụ ụzọ maka anyị, meenụ ka okporoụzọ ya guzozie. A ga-ekpoju ndagwurugwu ọbụla, ugwu ọbụla na ugwu nta ọbụla ka a ga-emekwa ka ọ dị ala. Ụzọ gbagọrọ agbagọ ka a ga-eme ka o guzozie nke ọma, meekwa ka ụzọ ọjọọ niile dị larịị. Mmadụ niile ga-ahụkwa nzọpụta .’ ” Jọn sịrị igwe mmadụ ndị na-apụta ka o mee ha baptizim sị, “Unu ụmụ ajụala! Onye dọrọ unu aka na ntị sị unu gbanarị ọnụma nke na-abịa? Mịanụ mkpụrụ na-egosipụta nchegharị unu. Unu amalitekwala na-asị onwe unu, ‘Anyị nwere dịka nna.’ Nʼihi na agwa m unu na pụrụ isite na nkume ndị a mepụtara ụmụ. Ọ bụladị ugbu a, atụkwasịla anyụike na mgbọrọgwụ osisi, osisi ọbụla nke na-adịghị amị ezi mkpụrụ ka a ga-egbutu tụba ya nʼime ọkụ.” Ma igwe mmadụ ahụ jụrụ ya sị, “Gịnị ka anyị kwesiri ime?” Ọ zara ha sị, “Onye ọbụla nwere uwe abụọ, ya nye onye ọ na-adịghị nke o nwere otu. Onye nwere nri ya meekwa otu ahụ.” Ọ bụladị ndị ọna ụtụ bịakwara ka e mee ha baptizim. Ha sịrị ya, “Onye ozizi, gịnị ka anyị kwesiri ime?” Ọ sịrị ha, “Unu anatala karịa otu unu kwesiri ịnata.” Ndị agha bịakwara jụọ ya sị, “Gịnịkwa ka anyị kwesiri ime?” Ọ sịrị ha, “Unu ejikwala ike apụnara ndị mmadụ ego ha; unu ebokwala ndị mmadụ ebubo ụgha, ka afọ ju unu nʼụgwọ a na-akwụ unu.” Ndị mmadụ ji olileanya na-eche na-atulekwa nʼobi ha ma Jọn ọ bụ ịst ahụ. Ma Jọn zara sị ha, “Eji m mmiri na-eme unu baptizim, ma otu onye dị ike karịa m ga-abịa, onye m na-erughị ịtọpụ eriri akpụkpọụkwụ ya. Ọ ga-eji Mmụọ Nsọ na ọkụ mee unu baptizim. Ihe ịfụcha ọka ya dị nʼaka ya, iji zachaa ebe ịzọcha ọka ya nke ọma, ka e kponye ezi mkpụrụ ọka wiiti nʼime ọba, ma kpoba igbugbo ọka nʼime ọkụ nke a na-apụghị imenyụ emenyụ.” O ji ọtụtụ okwu ọzọ dị iche iche dụọ ha ọdụ ma kwusaakwara ha oziọma. Ma Herọd, onye ọ tara ụta maka ịas nwunye nwanne ya nwoke, nakwa maka ihe ọjọọ dị iche iche ndị o mere, tụkwasịkwara ihe nʼelu ihe ndị a niile, site na ịtụnye Jọn nʼụlọ mkpọrọ. Mgbe e mechara ndị niile baptizim, ma mechakwa ọs baptizim, mgbe ọ na-ekpe ekpere, eluigwe meghere. Mmụọ Nsọ sikwa nʼelu rịdata dị ka nduru, bekwasị ya, mgbe ahụ, otu olu sitere nʼeluigwe daa sị, “Ị bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya, ihe gị dị m ezi mma.” Jisọs agbaala ihe dị ka iri afọ atọ mgbe o bidoro ọrụ ya. Ọ bụ nwa (dịka ndị mmadụ chere) , onye bụ nwa ; Heli abụrụ nwa , nwa ị, nwa , nwa , nwa ; nwa , nwa Emọs, nwa , nwa , nwa ị; nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ; nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ; nwa , nwa , nwa , nwa , nwa Er, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ị; nwa ọn, nwa , nwa , nwa , nwa ịm; nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ; nwa , nwa , nwa , nwa ọn, nwa ọn; nwa , nwa , nwa ọn, nwa , nwa ; nwa ọb, nwa Aịzik, nwa , nwa , nwa ọ; nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ; nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ; nwa , nwa Enọk, nwa , nwa , nwa ; nwa Enọsh, nwa , nwa , nwa .

Every verse in Luke 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00