Matthew 1:8
“Esa mụrụ Jehoshafat, Jehoshafat amụọ Joram, Joram amụọ Ụzaịa.”
Matthew 1:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 8 of 25 in Matthew chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Matthew 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nke a bụ ndekọ usoro ọmụmụ ọs onye bụ ịst, nwa , nwa . Ebraham mụrụ Aịzik, Aịzik amụọ ọb, Jekọb amụọ na ụmụnne ya. Juda mụtara na site na , Perez mụrụ ọn, Hezrọn amụọ . mụrụ , Aminadab mụrụ ọn, Nashọn amụọ ọn. Salmọn bụ nna , site na nwunye ya , mụrụ , site na nwunye ya , amụọ . Jesi amụọ , bụ eze. Devid mụrụ ọn site na nwunye ya Ụraya. Solomọn mụrụ , amụọ , Abija amụọ . Esa mụrụ , Jehoshafat amụọ , Joram amụọ Ụzaịa. Ụzaịa mụrụ , Jọtam amụọ , Ehaz amụọ . Hezekaya mụrụ , Manase amụọ Emọn, Emọn amụọ . Mgbe e mere ka ha gaa biri nʼala ọn ka mụrụ na ụmụnne ya. Mgbe ha si ọn lọta mụrụ , Shealtiel amụọ . Zerubabel mụrụ , Abiud amụọ ịm, Eliakịm amụọ . Azoa mụrụ ọk, Zadọk amụọ Akịm, Akịm amụọ . Eliud mụrụ , Elieza amụọ , Matan amụọ ọb. Jekọb mụrụ onye bụ di nne ọs, onye a na-akpọ ịst. Ya mere, site nʼ ruo na , e nwere ọgbọ iri na anọ. Ma site nʼoge ruo mgbe a dọọrọ ha nʼagha gaa ọn, e nwere ọgbọ iri na anọ. Sitekwanụ nʼoge ahụ ruo mgbe a mụrụ ịst bụkwa ọgbọ iri na anọ. Otu a ka ọmụmụ ọs, onye a na-akpọ ịst siri dị: Nne ya bụ onye e kwenyere na ọ ga-alụ , ma tupu ha ebikọọ ọnụ a chọpụtara na di ime site na Mmụọ Nsọ. Ma di ya bụ onye ezi omume, ọ chọghị imenye ya ihere, nʼihi ya, o zubere ịchụ ya na nzuzo. Mgbe nwechara mkpebi a, mmụọ ozi anyị bịakwutere ya na nrọ sị ya, “Josef nwa , atụla egwu ịkpọrọ ka ọ bụrụ nwunye gị, nʼihi na nwa ahụ ọ dị ime ya sitere nʼike Mmụọ Nsọ. Ọ ga-amụkwa nwa nwoke, onye ị ga-akpọ aha ya ọs, nʼihi na ọ ga-azọpụta ndị nke ya site na mmehie ha.” Ihe ndị a mere iji mezuo ihe ahụ anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma ya sị, “Lee, nwaagbọghọ ahụ na-amaghị nwoke ga-atụrụ ime, mụọ nwa nwoke. Ha ga-akpọ aha ya Ịmanụel” (nke bụ ma asụgharịa ya, “Chineke nọnyeere anyị”). Mgbe si nʼụra teta, o mere dịka mmụọ ozi anyị nyere ya nʼiwu. Ọ kpọọrọ ka ọ bụrụ nwunye ya. Ma ha abụọ edinakọghị tutu ruo mgbe ọ mụsịrị nwa nwoke, onye ọ kpọrọ aha ya ọs.
Every verse in Matthew 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.