Matthew 2:12
“Nʼihi na a dọrọ ha aka na ntị na nrọ ka ha ghara ịlaghachikwuru Herọd, ha sitere nʼụzọ ọzọ laghachi obodo ha.”
Matthew 2:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 12 of 23 in Matthew chapter 2 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Matthew 2 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe a mụchara ọs na nke ịa nʼoge Herọd bụ eze, ndị amamihe si ọwụwa anyanwụ bịaruru , na-ajụ ajụjụ sị, “Olee ebe ọ nọ, bụ onye a mụrụ ịbụ eze ndị ? Anyị hụrụ kpakpando ya nʼọwụwa anyanwụ, ma bịa ịkpọ isiala nye ya.” Mgbe eze Herọd nụrụ nke a, obi lọrọ ya mmiri nke ukwuu, ya na ndị niile bi na . Mgbe ọ kpọkọtara ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu niile, ọ jụrụ ha, olee ebe e kwuru na a ga-amụ ịst ahụ. Ha zara ya sị, “Na nke ịa. Nʼihi na otu a ka onye amụma ahụ dere nʼakwụkwọ sị, “ ‘Ma gị onwe gị, Betlehem, dị nʼala , ị dịghị nta karịchasịa nʼetiti ndị ọchịchị , nʼihi na ọ bụ site na gị ka onye ọchịchị ga-esi pụta, onye ga-achị ndị nke m .’” Mgbe ahụ Herọd kpọrọ ndị amamihe ahụ na nzuzo jụpụta ha banyere oge kpakpando ahụ ji pụta ìhè. O zipụrụ ha ije sị ha, “Gaanụ lee anya nke ọma chọpụta ebe nwantakịrị ahụ nọ. Mgbe unu chọtara ya, bịanụ mee ka m mara, ka m gaakwa kpọọ isiala nye ya.” Mgbe ha nụrụ okwu eze, ha pụrụ gawa, ma kpakpando ahụ ha hụrụ nʼọwụwa anyanwụ pụtakwara ọzọ, na-aga nʼihu ha ruo mgbe ọ bịara guzo nʼelu ebe nwantakịrị ahụ nọ. Ha ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu mgbe ha hụrụ kpakpando ahụ. Ka ha banyere nʼụlọ ahụ, ha hụrụ nwantakịrị ahụ na nne ya , ha gburu ikpere nʼala ma kpọọrọ ya isiala. Ha meghere akpa akụ ha nye ya onyinye ọlaedo na ọkpụrụkpụ eso osisi na-esi isi ụtọ a na-akpọ frankisens, ya na máá. Nʼihi na a dọrọ ha aka na ntị na nrọ ka ha ghara ịlaghachikwuru Herọd, ha sitere nʼụzọ ọzọ laghachi obodo ha. Mgbe ndị amamihe ahụ lasịrị, mmụọ ozi anyị mere ka hụ ya na nrọ, ọ sịrị ya, “Bilie ọsịịsọ kpọrọ nwantakịrị a na nne ya gbalaa . Alọghachikwala tutu ruo mgbe m ga-agwa gị, nʼihi na Herọd na-achọ nwantakịrị a ka o gbuo ya.” Nʼoge abalị, Josef biliri kpọrọ na nwantakịrị ahụ gbalaa . Ebe ahụ ka ha nọgidere tutu ruo mgbe Herọd nwụrụ. Nke a mere ka okwu ahụ anyị kwuru site nʼọnụ onye amụma mezuo. “Ọ bụkwa site nʼ ka m kpọpụtara nwa m.” Iwe were Herọd nke ukwuu mgbe ọ chọpụtara na ndị amamihe ahụ aghọọla ya aghụghọ. Nʼihi ya, o nyere iwu banyere na obodo nta ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ka ha gbuo ụmụntakịrị niile nọ nʼobodo ndị a, bụ ndị gbara site nʼafọ abụọ gbadaa, dị ka ihe ọ nụtara site nʼọnụ ndị amamihe si dị. E sitekwara otu a mezuo amụma ahụ buru sị, “A nụrụ otu olu na , ịkwa akwa na oke iru ụjụ dị, Rechel na-akwa akwa nʼihi ụmụ ya; ọ dịghị nkasiobi ọbụla dịrị ya, nʼihi na ha adịghịkwa.” Mgbe Herọd nwụrụ, mmụọ ozi anyị bịakwutere na nrọ nʼ sị ya, “Bilie, kpọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya laghachi nʼala nʼihi na ndị na-achọ igbu ya anwụọla.” Ya mere, o biliri, kpọọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya, laghachi nʼala . Mgbe ọ nụrụ na eze ọhụrụ gbanwere Herọd na ịa bụ nwa ya a na-akpọ , egwu tụrụ ịlaghachi ebe ahụ. Ma nʼihi na adọwo ya aka na ntị na nrọ, ọ wezugara onwe ya gaa nʼakụkụ . Ọ gara biri nʼobodo a na-akpọ . E sitekwara otu a mezuo okwu ọnụ ndị amụma sị na, “A ga-akpọ ya onye .”
Every verse in Matthew 2
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.