Micah 1:8
“Nʼihi nke a, aga m akwa akwa, tikwaa mkpu akwa. Aga m agbara ọtọ gbarakwa ụkwụ efu jegharịa. Aga m akpọ mkpu dịka nkịta ọhịa, tipụkwa ube akwa dịka ikwighịkwighị.”
Micah 1:8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 8 of 16 in Micah chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Micah 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Nke a bụ okwu anyị nke bịaara Maịka, onye , nʼoge eze , Ehaz na , bụ ndị eze . Ọhụ nke ọ hụrụ banyere na . Geenụ ntị, unu ndị mmadụ, unu niile, gee ntị, gị ụwa na ndị niile bi nʼime ya ka kachasị ihe niile elu, bụ anyị gbaa akaebe megide unu, bụ anyị site nʼụlọnsọ ukwu ya. Lee! Onyenwe anyị na-abịa! O si nʼebe obibi ya na-abịa. Ọ na-abịa ma na-azọda ebe niile dị elu nke ụwa. Ugwu ukwu niile na-agbaze nʼokpuru ụkwụ ya, ndagwurugwu niile na-agbawa, dịka abụba dị nso nʼọkụ, dịka mmiri si nʼebe dị elu na-asọdata Ihe ndị a bụ nʼihi njehie ọb, nʼihi mmehie niile nke ndị . Gịnị bụ njehie ọb? Ọ bụghị ? Gịnịkwa bụ ebe dị elu nke ? Ọ bụghị ? “Nʼihi ya, aga m eme ka ghọọ mkpọmkpọ ebe, ebe a na-akụ osisi vaịnị. Aga m awụnye nkume ya nʼime ndagwurugwu, mekwaa ka ntọala ya pụta ihe. Arụsị ha niile a pịrị apị ka a ga-akụjisi; onyinye niile a na-ewebata nʼụlọ arụsị ha ka a ga-akpọ ọkụ. Aga m ala arụsị niile ya a kpụrụ akpụ nʼiyi. Ebe ọ bụ na e si nʼaka ndị na-agba akwụna na-ewebata onyinye ndị a, a ga-eji ha kwụọ ụgwọ ịgba akwụna.” Nʼihi nke a, aga m akwa akwa, tikwaa mkpu akwa. Aga m agbara ọtọ gbarakwa ụkwụ efu jegharịa. Aga m akpọ mkpu dịka nkịta ọhịa, tipụkwa ube akwa dịka ikwighịkwighị. Nʼihi na ọnya ya enweghị ngwọta, o rutela na . O rutelarị ma nʼọnụ ụzọ ama nke ndị m, rukwaarị . Unu ekwutela okwu ya na ; unu akwakwala akwa ọbụla. Tụrụọnụ onwe unu nʼuzuzu, unu ndị -. Gabiganụ nʼụzọ unu, unu ndị bi na . Nʼọnọdụ ịgba ọtọ na ihere unu, unu ndị bi na abịakwala nso. Ndị - na-eru ụjụ nʼihi na e wezugala ndị na-eche unu nche. Ndị bi na nọ nʼoke ahụ mgbu na-eche ka ihe ọma bịa, nʼihi na mbibi esitela nʼaka anyị bịa, ruo nʼọnụ ụzọ ama Unu ndị bi na kegidenụ ịnyịnya unu na-agba ọsọ nʼụgbọ agha. Ọ bụ nʼebe ahụ ka mmehie nwaada ọn malitere, nʼihi na mmehie na-eme ka a hụrụ nʼetiti unu. Ya mere, unu ga-enye dị na onyinye mgbe unu na-agbapụ ọsọ. Ụlọ ga-emesịa ghọọ ụlọ aghụghọ nye ndị eze . Aga m akpọbata onye ga-emeri unu ndị bi na nʼagha. Ndị a na-asọpụrụ nke ga-agbabanye nʼ. Kpachaanụ isi unu nʼọnọdụ iru ụjụ nʼihi ụmụntakịrị ndị ahụ ihe ha masịrị unu, meenụ ka isi unu kwọchaa dịka isi udele, nʼihi na a ga-achụpụ ha site nʼebe unu nọ gaa mba ọzọ.
Every verse in Micah 1
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.