Nehemiah 11:12

“Ọnụọgụgụ ndị ikom ha na ha na-arụkọ ọrụ nʼụlọ ukwu ahụ bụ narị asatọ na iri abụọ na abụọ (822). Adaya, nwa Jeroham, nwa Pelalaya, nwa Amzi, nwa Zekaraya, nwa Pashua nwa Malkija,”

Nehemiah 11:12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 12 of 36 in Nehemiah chapter 11 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Nehemiah 11 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ugbu a, ndịisi bi nʼobodo nsọ nʼoge a, ma e sitere nʼife nza họpụta otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ndị bi nʼobodo ndị ọzọ niile ka ha bịa biri na , bụ obodo nsọ ahụ, ebe ụzọ itoolu fọdụrụ bikwa nʼobodo nke aka ha. Ndị mmadụ toro ndị niile jiri afọ ofufu họrọ ịbịa soro biri na . Ndị a bụ ndịisi ala ahụ a na-achị achị ndị bịara biri na (ma ọtụtụ ndị , ndị nchụaja, ndị ị, ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ụmụ ndị na-ejere ọn ozi biiri nʼobodo , onye ọbụla nʼihe onwunwe ya nʼobodo ha dị iche iche. Ebe ndị ọzọkwa bụ ndị sitere na na , biiri na ). Ndị sitere nʼagbụrụ bụ ndị a: Ataia nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa ; na nwa , nwa -, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa onye . Ọnụọgụgụ ụmụ niile bi na dị narị anọ, na iri isii na asatọ (468). Ha bụ ndị ikom gbara dimkpa. Ndị sitere nʼagbụrụ bụ, Salu nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa , ya na ndị na-eso ya bụ ụmụ na . Ọnụọgụgụ ha dị narị itoolu na iri abụọ na asatọ (928). Juel nwa bụ onyeisi ha. Juda nwa bụ onye na-eso ya, na onye na-achị akụkụ ọhụrụ nke obodo ahụ. Ndị sitere nʼetiti ndị nchụaja bụ, Jedaya nwa , na , na nwa , nwa , nwa ọk, nwa , nwa onye na-elekọta ụlọ ukwuu . Ọnụọgụgụ ndị ikom ha na ha na-arụkọ ọrụ nʼụlọ ukwu ahụ bụ narị asatọ na iri abụọ na abụọ (822). Adaya, nwa , nwa , nwa , nwa , nwa nwa , na ndị ikom bụ ndịisi ezinaụlọ ndị so ya rụọ ọrụ dị narị abụọ na iri anọ na abụọ (242) nʼọnụọgụgụ, Amashaị nwa , nwa , nwa , nwa , na ndị otu ya nʼọrụ ndị bụkwa dimkpa, dị otu narị na iri abụọ na asatọ (128) nʼọnụọgụgụ. Onyeisi ha bụ nwa . Site na ndị ị: Shemaya nwa , nwa , nwa , nwa , na , na , mmadụ abụọ na ndị ndu ndị ị, ndị ọ bụ ha na-arụ ọrụ dị nʼezi nke ụlọ ; Matanaya nwa , nwa , nwa , bụ onyendu nke duru nʼekpere na ofufe ekele. Bakbukaya onye nke abụọ nʼetiti ndị otu ya, na nwa , nwa , nwa , bụ ndị na-enyere ya aka. Ọnụọgụgụ ndị ị niile nọ na obodo nsọ ahụ dị narị abụọ na iri asatọ na anọ (284). Ndị nche ọnụ ụzọ ama, Akub, Talmon na ndị otu ha dị otu narị na iri asaa na abụọ (172) nʼọnụọgụgụ, ha bụ ndị na-eche nche nʼọnụ ụzọ ama niile. Ndị fọdụrụ nʼ, ha na ndị nchụaja, na ndị ị, nọ nʼobodo niile, onye ọbụla nʼihe nketa ya. Ndị ahụ niile na-eje ozi nʼụlọnsọ bi nʼugwu . Ndịisi ha bụ na . Onye na-elekọta ndị ị bi na bụ , nwa , nwa , nwa , nwa , nwa . Uzi bụ otu onye si nʼikwu , ndị ọbụ abụ maka ije ozi nke ụlọ . Eze họpụtara ndị ọbụ abụ nyekwa ha ọrụ ha kwesiri ịrụ ụbọchị niile. Petahaya nwa , onye bụ otu nʼagbụrụ , nwa , bụ onyeozi eze banyere ihe niile gbasara ndị mmadụ ahụ. Obodo ụfọdụ ebe ndị bi bụ ndị a: Kiriat , Dibọn, Jekabzeel na obodo nta ndị dị ha gburugburu, Jeshua, Molada, Bet-, Haza , Bịasheba na obodo ya niile, , Mekona na obodo ya niile, En-ọn, Zora, Jamut, Zanoa, Adulam na obodo nta dị ha gburugburu, Lakish, ala dị ya gburugburu, Azeka na obodo ya niile. Nke a pụtara na ndị mmadụ bi site na Bịasheba ruo na . Ndị agbụrụ biri na , Mikmash, Aija, Betel na obodo dị ya gburugburu, Anatot, Nob, Ananaya, Hazọ, Rema, Gitaim, Hadid, Zeboim, Nebalat, Lod, Ono na Ge . Ụfọdụ nʼotu ndị ị, ndị ebe obibi ha dị na ka e zigara isoro biri nʼebo .

Every verse in Nehemiah 11

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00