Nehemiah 12:5

“Mijamin, Maadaya, Bilga,”

Nehemiah 12:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 47 in Nehemiah chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Nehemiah 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị a bụ ndị nchụaja na ndị ị ndị so nwa na lọta. Seraya, Jeremaya, , Amaraya, Maluk, Hatush, Shekanaya, Rehum, Meremot, Ido, Gineton, Abija Mijamin, Maadaya, Bilga, Shemaya, Joiarib, Jedaya, Salu, Amok, Hilkaya na . Ndị a niile bụ ndị ndu ndị nchụaja na ndị na-enyere ndị ndụ aka nʼụbọchị . Ndị ị so ha bụ ndị a: Jeshua, Binui, Kadmiel, Sherebaya, Juda nakwa , onye ya na ndị otu ya na-elekọta ofufe ekele. Bakbukaya, na , ndị otu ha nọ na ncherita ihu nʼofufe ahụ. Jeshua mụrụ , Joiakim mụrụ , Eliashib mụrụ , Joiada mụrụ , ebe mụrụ . Ndị a bụ ndịisi ikwu ndị nchụaja nʼoge ndụ . Meraia bụ onyeisi ụmụ , Hananaya bụ onyeisi ụmụ , Meshulam bụ onyeisi ụmụ , Jehohanan, onyeisi ụmụ ; Jonatan, onyeisi ụmụ ; Josef bụ onyeisi ụmụ ; nke , Adna, nke , Helkai; Zekaraya, onyeisi ụmụ ; Meshulam, onyeisi ụmụ Zikri, onyeisi ụmụ ; Piltai, onyeisi ụmụ na Shamua, onyeisi ụmụ , Jehonatan, onyeisi ụmụ ; Matenai, onyeisi ụmụ ; Uzi, onyeisi ụmụ ; Kalai, onyeisi ụmụ ; Eba, onyeisi ụmụ , Hashabaya, onyeisi ụmụ ; Netanel, onyeisi ndị . E dekọtara aha ndịisi ezinaụlọ ndị ị niile nʼụbọchị , Joiada, Johanan na , nakwa nke ndị nchụaja nʼakwụkwọ nʼoge ọchịchị ọs bụ eze ịa. E dekwara aha ndịisi ndị ị niile nʼakwụkwọ tutu ruo nʼoge nwa dị ndụ. Ndị a bụ ndịisi ndị ị nʼoge ahụ: Hashabaya, Sherebaya, Jeshua, nwa na ndị otu ha. Ha kere onwe ha ụzọ abụọ. Ụzọ abụọ ndị a na-eguzokwa na-eche ibe ha ihu mgbe ọbụla ha na-abụku abụ otuto na ekele. Otu ụzọ na-amalite nke ọzọ azaghachi, dịka onye nke si nye ya nʼiwu. Ndị nche na-eche ọnụ ụzọ ụlọ ịchịkọba ihe nke ụlọnsọ bụ ndị a: Matanaya, Bakbukaya, Ọbadaya, Meshulam, Talmon na . Ha jere ozi ha nʼoge nwa , nwa , dị ndụ, na nʼoge bụ onyeisi ọchịchị, na nʼoge bụkwa onye nchụaja, na onye nkuzi okwu . Mgbe a na-edo mgbidi ọhụrụ ahụ nsọ, e sitere nʼobodo niile ndị ị bi kpọọ ha ka ha bịa nye aka iji ọṅụ mee mmemme ido nsọ ahụ. Ha bịakwara jiri abụ ekele na ihe egwu dị iche iche dịka ụbọ akwara, ịgba na une kelee . Ndị ọbụ abụ sitekwara nʼobodo niile dị gburugburu bịa, ọ bụladị site nʼobodo niile ndị , na -, na akụkụ na , nʼihi na ha ewuorola onwe ha obodo nta dị iche iche gburugburu . Mgbe ndị nchụaja na ndị ị dochara onwe ha ọcha, ha dokwara ndị niile, na ọnụ ụzọ ama niile, na mgbidi ahụ ọcha. E mere m ka ndị ndu niile rigoro nʼelu mgbidi ahụ. Nʼebe ahụ ka m kenyere otu ndị ọbụ abụ abụọ inye ekele. Otu ụzọ gara akụkụ aka nri nke elu mgbidi ahụ ruo nʼỌnụ Ụzọ Ahịhịa. Hoshaya na ọkara ndị ndu na-eso ha nʼazụ, ha na , , Meshulam, Juda, , Shemaya, Jeremaya na ndị nchụaja ndị a ndị na-afụ opi, tinyere nwa , nwa . Ndị bụ nna nna bụ , Mikaya na , ndị ikwu . Ndị otu ya, bụ , Azarel, Milalai, Gilalai, Maai, Netanel, Juda na . Ha niile ji ngwa egwu ha, ụdị ngwa egwu ndị ahụ onye nke nyere nʼiwu na ndị ọbụ abụ ga-eji. , bụ ode akwụkwọ nọ nʼihu na-edu ha. Mgbe ha rutere nʼỌnụ Ụzọ ama , ha rigooro nʼelu nkwasa nrigo ụlọ elu e si abata nʼobodo , si ebe ahụ gafee ụlọeze , gaakwa lọghachi nʼỌnụ Ụzọ , nke dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ obodo ahụ. Ndị ọbụ abụ nke ọzọ bụ ndị na-enye ekele gara ụzọ aka ekpe. Mụ onwe m sooro ha nʼelu mgbidi ahụ, tinyere ọkara ndị mmadụ ahụ, gafee Ụlọ elu Ọkụ jeruo . Anyị sitekwara nʼebe ahụ gafee Ọnụ Ụzọ , Ọnụ Ụzọ ama , Ọnụ Ụzọ Azụ, Ọnụ Ụzọ Ụlọ , ruokwa nʼỌnụ Ụzọ Ụlọ ị na ruo nʼỌnụ Ụzọ Atụrụ, kwụsị nʼỌnụ Ụzọ Ndị . Ya mere, ụzọ ndị mmadụ abụọ na-abụ abụ ekele nye zukọtara bata nʼụlọnsọ ukwu. Esokwa m ha bata, mụ na ọkara ndị ndu, tinyere ndị nchụaja ndị a: Eliakịm, Maaseia, Miniamin, Mikaya, Elioenai, Zekaraya na . Ndị a niile ji opi ha. Ndị ọzọ sokwa bata bụ ndị a: Maaseia, Shemaya, Elieza, Uzi, Jehohanan, Malkija, na . Onyendu ndị ọbụ abụ ahụ niile bụ . Ha chụrụ ọtụtụ aja nʼụbọchị ahụ nʼihi na nyere ha oke ọṅụ. Ụmụnta na ndị inyom sokwa ṅụrịa ọṅụ. Ha nụkwara ụda ọṅụ ndị site nʼebe dị anya. Nʼoge ahụ ka a họpụtara ndị ikom na-elekọta ụlọ ịchịkọba ihe, ebe a na-achịkọba onyinye mkpụrụ mbụ, na onyinye otu ụzọ nʼụzọ iri. A na-esite nʼobodo gbara gburugburu na-ewebata nʼụlọ ịchịkọba ihe onyinye niile e nyere nʼiwu maka ọdịmma ndị nchụaja na ndị ị. E si otu a na-ewebata ya nʼihi na ọrụ ndị nchụaja na ndị ị na-arụ na-atọ ndị ụtọ nke ukwuu. Nʼihi na ha na-arụ ọrụ ahụ ha ketara ịrụ, ya na ọrụ ido ndị mmadụ na ihe ọbụla nsọ. Otu a kwa ka ndị ọbụ abụ, na ndị na-eche nche sị arụkwa ọrụ a dịka iwu na ọn nwa ya nyere si dị. Ọ bụ nʼoge na ka e bidoro inwe ndị ndu abụ ito na ikele . Ya mere, nʼoge na , ndị niile na-ewebata onyinye e ji akwagide ọrụ ndị ọbụ abụ, na ndị nche, na ndị ị. Ha kewapụtakwara oke ruru ndị ị ndị ọzọ iche, ndị ị nʼonwe ha kwa, kewapụtara oke ruru ụmụ Erọn nʼime ihe e nyere ha dịka e si nye ya nʼiwu.

Every verse in Nehemiah 12

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00