Nehemiah 13:26

“Ọ bụghị ọlụlụ di na nwunye dị otu a wetara ọdịda Solomọn? O nweghị eze ọzọ dị na mba ọbụla a pụrụ iji tụnyere Solomọn, nʼihi na Chineke ya hụrụ ya nʼanya mee ya eze ndị Izrel niile. Ma ọ bụ ndị nwunye mba ọzọ ọ lụrụ dubara ya na mmehie ikpere arụsị.”

Nehemiah 13:26 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 26 of 31 in Nehemiah chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Nehemiah 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼụbọchị ahụ, a gụpụtara okwu na ntị ndị site nʼakwụkwọ iwu . Mgbe a na-agụpụta ya, a chọpụtara na o megidere iwu na onye Amọn, maọbụ onye , ga-eso nʼofufe ụlọnsọ ukwu . Nʼihi na ha bụ ndị iro ụmụ . Ha enyeghị ha ihe oriri na ihe ọṅụṅụ kama ha zụrụ ka ọ bụọ ụmụ ọnụ. (Ma anyị gbanwere ịbụ ọnụ ahụ mee ka ọ ghọọ ngọzị.) Mgbe a gụpụtara iwu a, ndị chụpụrụ ndị mba ọzọ niile nọ nʼọgbakọ ha. Ma tupu ihe ndị a niile emee, Eliashib onye bụ onye nchụaja, onye e doro nʼisi ilekọta ime ụlọ a na-achịkọba ihe nʼụlọ anyị, ya na nwee ezi mmekọrịta, o weere otu ọnụụlọ buru ibu a na-achịkọba ihe nye ya. Na mbụ, ọ bụ ọnụụlọ ebe a na-achịkọta onyinye ọka na ụda na-esi isi ụtọ, na ngwongwo ụlọnsọ, na efere mmanya ọhụrụ, na mmanụ oliv. Mosis enyelarị ya nʼiwu na ọ bụ ndị ị na ndị ọbụ abụ na ndị nche nwe onyinye ndị ahụ. Ndị nchụaja nwekwa oke nʼihe ndị a. Mgbe ihe ndị a na-eme, anọghị m na , nʼihi na nʼiri afọ atọ na abụọ nke ọchịchị , eze ọn, a lọghachikwutere m eze. Ma e mesịrị m nata ya ike laghachikwa na . Nʼebe a ka m nọ mata banyere ihe ọjọọ ahụ mere, inye otu ọnụụlọ nke dị nʼogige ụlọ ka ọ bụrụ ebe izuike ya. Iwe were m nke ukwuu, nke mere na m sitere nʼọnụụlọ ahụ tụpụsịa ngwongwo niile nʼezi. Enyere m iwu ka e doo ọnụụlọ ndị ahụ niile ọcha, a chighachikwara m ngwongwo ụlọ niile nʼime ha, ha na onyinye mkpụrụ ọka, na ụda na-esi isi ụtọ ndị ahụ. A chọpụtakwara m na-enyebeghị ndị ị oke ihe ruru ha, nke mere na ndị ọbụ abụ, na ndị nche ndị ọ bụ ọrụ ha i doo ofufe, alaghachila nʼubi ha dị iche iche. Nʼihi ya, abaara m ha mba jụọ ha si: “Gịnị mere unu jiri gbakụta ụlọnsọ ukwu azụ?” ahụ akpọghachiri m ndị ị nyekwa ha ọrụ ha nʼụlọnsọ. Ndị niile bidokwara iweta ụtụ ha, na onyinye ọka, na mmanya vaịnị na mmanụ oliv ha nʼụlọ ịchịkọba ihe dị nʼụlọnsọ. E tinyere m onye nchụaja, na ọk ode akwụkwọ, na onye ị, ka ha bụrụ ndị na-elekọta ụlọ ịchịkọba ihe niile ahụ. Emekwara m nwa , nwa , onye ga na-enyere ha aka, nʼihi na a gụrụ ha dịka ndị kwesiri ntụkwasị obi. Ọrụ ha bụ ikere ndị ị ibe ha niile oke. Chineke m, biko cheta m nʼihi nke a, ehichapụkwala ihe niile m ji obi m niile rụọ nʼụlọnsọ gị na ije ozi niile ya. Nʼụbọchị ndị ahụ, ka m hụrụ na ndị na-azọcha mmanya vaịnị nʼụbọchị izuike, ndị ji ịnyịnya ibu na-ebubata ogbe ọka, na-ebokwasị ha nʼelu ịnyịnya ibu, tinyekwara mmanya, na mkpụrụ vaịnị na fiig, na ibu niile ọbụla. Ha na-ebubatakwa ha nʼime nʼụbọchị izuike. Nke a mere m ji dọọ ha aka na ntị megide ire nri nʼụbọchị ahụ. Ndị si obodo Taịa, bụ ndị birila na nọ na-ebubata azụ na ngwa ahịa ndị ọzọ dị iche iche, na-ere ha na , nakwa na nʼụbọchị izuike. A baara m ndị a na-asọpụrụ na mba, si ha, “Gịnị bụ ihe ọjọọ nke a unu na-eme, na-emerụ ụbọchị izuike? Ọ bụghị otu ihe a ka nna nna unu ha mere, nke mere na wetara ọdachi a tụkwasị anyị nakwa obodo a? Ugbu a, unu na-akpali ọnụma tụkwasị na nke dị megide site nʼimerụ ụbọchị izuike?” Nʼihi nke a, enyere m iwu na a ga-emechi ọnụ ụzọ ama nʼuhuruchi tupu ụbọchị izuike, ruo mgbe ụbọchị izuike gafesịrị. Emere m ka ụfọdụ ndị ohu m na-anọ na nche nʼebe ahụ, ịhụ na ọ dịghị onye ahịa ọbụla ga-abata nʼime obodo nʼụbọchị izuike. Ya mere, ndị na-azụ ahịa na ndị na-ere ụdị ngwa ahịa dị iche iche, na-anọ ọnọdụ abalị nʼazụ , otu gboro maọbụ ugboro abụọ. Ma a dọrọ ha aka na ntị, sị, “Gịnị ka unu ji na-anọ ọnọdụ abalị nʼakụkụ mgbidi a? Ọ bụrụ na unu eme ya ọzọ, aga m enye iwu ka e jide unu.” nʼụbọchị ahụ gaa nʼihu, ha abịakwaghị ọzọ nʼụbọchị izuike. Mgbe ahụ, enyere m ndị ị iwu ka ha doo onwe ha ọcha, nọọkwa na nche nʼọnụ ụzọ ama, ịhụ na onye ọbụla doro ụbọchị izuike nsọ. Chineke m, biko, cheta m nʼihi ihe ọma ndị a niile, nwee amara nʼebe m nọ, dịka ịba ụba nke obi ebere gị si dị. Ọzọ, nʼụbọchị ndị ahụ a hụrụ m ndị ikom ndị lụtara ndị inyom site nʼetiti ndị ọd, na ndị Amọn, na ndị , chọpụtakwa na ọkara nʼetiti ụmụ ha na-asụ naanị asụsụ ndị ọd, maọbụ otu asụsụ nke ndị mba ọzọ, ma ha amaghị asụsụ ma ọlị. Ya mere, abaara m ha mba, bụkwaa ha ọnụ. Ụfọdụ ha ka m tiri ihe, dọọkwa ha nʼagịrị isi. Emesịa, emere m ka ha ṅụọ iyi nʼaha si: “Unu agaghị ekwekwa ka ụmụ ndị ikom na ndị inyom unu lụọ ndị mba ọzọ ma unu onwe unu agakwaghị alụtara ụmụ unu, maọbụ onwe unu, ndị inyom ndị mba ọzọ. Ọ bụghị ọlụlụ di na nwunye dị otu a wetara ọdịda ọn? O nweghị eze ọzọ dị na mba ọbụla a pụrụ iji tụnyere ọn, nʼihi na ya hụrụ ya nʼanya mee ya eze ndị niile. Ma ọ bụ ndị nwunye mba ọzọ ọ lụrụ dubara ya na mmehie ikpere arụsị. Ugbu a, ọ bụ ka anyị gere na ntị na unu onwe unu na-emekwa ajọ ihe dị otu a, na unu ekwesighị ntụkwasị obi nye anyị, site nʼịlụ ndị inyom ndị mba ọzọ?” Ya mere, esitere m nʼebe m nọ chụpụ otu nʼime ụmụ ndị ikom , nwa , onyeisi nchụaja, onye bụ ọgọ onye . Cheta ha, Chineke m, nʼihi na ha merụrụ ọrụ nchụaja, na ọgbụgba ndụ ọrụ nchụaja, na nke ndị ị. Ya mere, e doro m ndị nchụaja, na ndị ị ọcha, wezugakwa ihe ọbụla nke na-ekwesighị nʼebe ha nọ. E kenyere m ha ọrụ, onye ọbụla nʼije ozi ya. Emekwara m ka a na-ebubata nkụ nke ebe ịchụ aja nʼoge kwesiri, meekwa ka a na-ewebata onyinye mkpụrụ mbụ niile nʼoge ha. Cheta m , gosi m ihuọma gị.

Every verse in Nehemiah 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00