Nehemiah 3:23

“Isonye ha, Benjamin na Hashub wuziri akụkụ ahụ dị nʼihu ụlọ ha. Azaraya nwa Maaseia, onye bụkwa nwa nwa Ananaya wuziri nke na-esote ya, nke dịkwa nʼakụkụ ụlọ ya.”

Nehemiah 3:23 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 23 of 32 in Nehemiah chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Nehemiah 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, Eliashib onyeisi nchụaja na ndị nchụaja ibe ya wuru mgbidi ahụ ruo nʼụlọ elu ị na ụlọ elu . Ha wukwara Ọnụ Ụzọ ama Atụrụ, kwụba ibo ya, doo ya nsọ. Ndị sitere obodo rụkwara ọrụ nʼakụkụ ha. Ma nwa , rụrụ ọrụ nke ha nʼakụkụ ndị ọrụ si . Ụmụ ndị ikom wuru Ọnụ Ụzọ ama Azụ, dobe osisi ya, kwụba ọnụ ụzọ ya, kpụọkwa ihe mkpọchi ya niile, na ihe ntụchi ya niile nʼọnọdụ ha. Meremot, nwa Ụraya, nwa , rụziri akụkụ mgbidi nke ọzọ. Onye na-eso ya bụ , nwa , nwa , rụziri mgbidi, onye na-esota ya bụ ọk nwa , onye rụzikwara mgbidi. Akụkụ nke ọzọ ka ndị ikom rụziri, ma ndị ha a na-asọpụrụ ekweghị ehudata ubu ha nye ọrụ ahụ nʼokpuru ndị nlekọta ha. Joiada nwa na nwa wuru Ọnụ Ụzọ . Ha tinyere osisi ya niile, kwụba ibo ọnụ ụzọ ya, ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya niile nʼọnọdụ ha. Ndị ọzọ rụrụ ọrụ nʼakụkụ ha bụ , onye ọn, na onye , na ndị si ọn na . Obodo ndị a dị nʼokpuru onyeisi ọchịchị akụkụ ọdịda anyanwụ . Uziel nwa , bụ ọkpụ ụzụ ọlaedo, doziri otu akụkụ. Onye na-eso ya bụ , otu onye nʼime ndị na-eme mmanụ otite na-esi isi ọma, doziri nke na-esote nke ahụ. Ha doziri ruruo ya na . Onye na-eso ha bụ nwa onyeisi ọchịchị otu akụkụ . Onye na-eso ya bụ nwa , onye rụrụ akụkụ mgbidi ahụ chere ihu nʼụlọ nke aka ya. Onye na-eso ya nʼọrụ a bụ nwa . Onye ọzọ bụ nwa , na nwa -, ndị wugharịrị ụlọ elu ọkụ, na otu akụkụ mgbidi ahụ. Shalum nwa na ụmụ ya ndị inyom meziri akụkụ mgbidi nke na-esota. Ọ bụ onyeisi ọchịchị otu akụkụ nke ọzọ. Hanun duuru ndị obodo wuo Ọnụ Ụzọ . Ha wuziri ya, tinye ibo ya, ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya niile nʼọnọdụ ha. Ha wuzikwara mpaghara ahụ nke ịdị ogologo ya ruru narị mita ise, ruo nʼọnụ ụzọ ama dị nʼebe a na-ekpofu ahịhịa. Malkija nwa , onyeisi ọchịchị ala nke dị - gburugburu, bụ onye wuziri ọnụ ụzọ ama dị nʼebe ikpofu ahịhịa. O tinyere ibo ya, ihe mkpọchi ya na ihe ntụchi ya niile nʼọnọdụ ha. Shalum nwa -, onyeisi ọchịchị ala dị gburugburu, wuziri ọnụ ụzọ ama isi iyi, kpuchie elu ya, tinye ya ibo ọnụ ụzọ ya, ihe mkpọchi na ihe ntụchi ya niile nʼọnọdụ ha. O mezikwara mgbidi ahụ site nʼọdọ mmiri ruo nʼubi eze a gbara ogige, na ruokwa na nkwasa nrịda dị site nʼobodo ma e site na-apụta. Onye na-eso ya bụ nwa , onyeisi ọchịchị ọkara nʼime . O wuziri mgbidi ahụ ruo ncherita ihu ebe ili , ruokwa ọdọ ebe emere maka ichekọta mmiri, na nʼỤlọ ndị nʼagha. Ndị na-eso ya bụ ndị ị, ndị nke nwa na-achịkọta. Onye ọzọ bụ onyeisi ọchịchị ọkara ndị bi na . Ọ rụrụ ọrụ e kenyere ndị ya. Onye ọzọ na-eso ya bụ nwa onye bụ onyeisi ọchịchị ọkara akụkụ nke ọzọ. O du ndị ibe ya rụọ ọrụ ha ketara. Onye na-eso ya bụ nwa onyeisi ọchịchị obodo . Ya na ndị otu ya rụziri akụkụ mgbidi ahụ dị na mgbago ebe ụlọ nchịkọta ngwa agha ruo na nkuku ya. Onye ọzọ na-eso ya bụ , nwa , onye ji nnọọ ịnụ ọkụ nʼobi rụzie mgbidi ahụ site na nkuku ya ruo nʼọnụ ụzọ e si abata ụlọ , bụ onyeisi nchụaja. Onye na-eso ya bụ nwa Ụraya, nwa . Ọ sitere nʼọnụ ụzọ ụlọ rụziri ruo na ngwụcha ya. Ndị nchụaja si nʼakụkụ wuziri akụkụ nke na-esote ya. Isonye ha, na wuziri akụkụ ahụ dị nʼihu ụlọ ha. Azaraya nwa , onye bụkwa nwa nwa wuziri nke na-esote ya, nke dịkwa nʼakụkụ ụlọ ya. Binui nwa wuziri akụkụ nke ọzọ, nke sitere nʼihu ụlọ ruo na nkuku mgbidi ahụ. Palal nwa wuziri akụkụ nke na-eso ya site na nkuku mgbidi ahụ ruo nʼụlọ elu dị nʼakụkụ elu elu ụlọeze nʼebe dị nso nʼogige ndị nche. Nke so ya bụ nwa , na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ ahụ bụ ndị bi nʼelu ugwu , wuziri akụkụ nke na-esote ruo nʼebe dị nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke Ọnụ Ụzọ , ruokwa nʼụlọ elu nche nke ụlọ ukwu ahụ. Ndị ikom wuru akụkụ nke ọzọ na-esote ya. Ha sitere nʼebe chere ụlọ elu nche nke ụlọnsọ ukwu ahụ ihu, wuzie mgbidi ahụ ruo na mgbidi dị nso. Ụfọdụ ndị nchụaja wuziri akụkụ na-esote, nke dị nʼugwu, site nʼỌnụ Ụzọ Ịnyịnya. Onye ọbụla wuziri mgbidi nke dị nʼihu ụlọ ya. Zadọk nwa wuziri nke na-esota, bu akụkụ mgbidi ahụ chere ihu nʼụlọ ya. Shemaya nwa onye na-eche Ọnụ Ụzọ Ọwụwa ụ wuziri akụkụ nke na-esota. Hananaya nwa na nwa nke isii, wuziri akụkụ mgbidi nke ọzọ. Meshulam nwa wuziri akụkụ mgbidi na-esota, bụkwa nke dị nʼihu ụlọ obibi ya. Malkija ọkpụ ụzụ ọlaedo wuziri akụkụ na-esota ruo nʼụlọ ahụ ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, na ndị na-azụ ahịa na-anọkọ. Ụlọ a dị na ncherita ihu Ọnụ Ụzọ . Malkija sitekwara nʼebe ahụ wuzie mgbidi ahụ ruo nʼọnụụlọ ahụ dị nʼelu nkuku mgbidi ahụ. Ndị ọkpụ ụzụ ọlaedo na ndị ahịa rụchara ọrụ iwuzi akụkụ mgbidi nke fọdụrụ, site nʼetiti ọnụụlọ ahụ dị nʼelu nkuku mgbidi ahụ ruo nʼỌnụ Ụzọ Atụrụ.

Every verse in Nehemiah 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00