Nehemiah 7:73

“Ndị nchụaja, na ndị Livayị, na ndị nche ọnụ ụzọ, ndị ọbụ abụ na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ na ndị Izrel niile fọdụrụ, gara birikwa nʼobodo nke ha. Mgbe ọnwa asaa ruru, nʼoge a ndị Izrel niile e birila nʼobodo nke aka ha,”

Nehemiah 7:73 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 73 of 73 in Nehemiah chapter 7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Nehemiah 7 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe e wuzichara mgbidi ahụ, na mgbe m guzobesịrị ibo nʼọnụ ụzọ ya niile nʼọnọdụ ha, họpụtakwa ndị ọbụ abụ na ndị nche, na ndị ị. Enyefere m ọrụ ilekọta nʼaka nwanne m nwoke bụ , ya na onye bụ onyeisi ụlọ ukwu ahụ e wusiri ike, nʼihi na ọ bụ nwoke na-ekwu eziokwu, bụrụkwa onye na-atụ egwu karịa ọtụtụ ndị ọzọ. Agwara m ha, “Na-emeghenụ ọnụ ụzọ ama naanị mgbe chi bọziri nke ọma. Kpọchiekwa ha mgbe ndị nche ka nọ na nche. Họpụtakwanụ ndị bi na ka ha bụrụ ndị nche. Ụfọdụ ga-eche nʼebe a họpụtara ha, ụfọdụ ga-eche nʼakụkụ ụlọ nke aka ha.” Nʼoge a obodo ahụ buru ibu dịkwa mbara, ma ndị bi nʼime ya dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, ụlọ ndị dị nʼime ya bụkwa ihe ewugharịbeghị. Ya mere m tinyere ya nʼobi m ka m chịkọta ndị niile a na-asọpụrụ, ndị ọchịchị, na ndị niile bi nʼobodo, maka idebanye aha nʼakwụkwọ ezinaụlọ nʼezinaụlọ. Achọtara m ebe e depụtara usoro ndị mmadụ niile bụ ụzọ lọta nʼoge gara aga. Nke a bụ ihe m chọpụtara edere nʼime ya: Ndị a bụ ndị obodo niile a na-achị achị, bụ ndị sitere na ndọta nʼagha nke , eze ọn, onye dọtara ha nʼagha buru ha laa nʼala ọzọ. Ha lọghachitere na nakwa , onye ọbụla nʼobodo nke aka ya. Ndịisi ha na soo, bụ , Nehemaya, Azaraya, Raamaya, Nahamani, Mọdekai, Bilshan, Misperet, Bigvai, Nehum na . Ihe ndepụta ọnụọgụgụ ndị ikom bụ nke a: Ndị agbụrụ , puku abụọ, otu narị na iri asaa na abụọ (2,172), nke , narị atọ na iri asaa na abụọ (372), nke , narị isii na iri ise na abụọ (652), nke - site nʼụmụ na , puku abụọ, na narị asatọ na iri na asatọ (2,818), nke , otu puku, na narị abụọ na iri ise na anọ (1,254), nke , narị asatọ na iri anọ na ise (845), nke , narị asaa na iri isii (760), nke , narị isii na iri anọ na asatọ (648), nke , narị isii na iri abụọ na asatọ (628), nke , puku abụọ, na narị atọ na iri abụọ na abụọ (2,322), nke , narị isii na iri isii na asaa (667), nke , puku abụọ, na iri isii na asaa (2,067), nke , narị isii na iri ise na ise (655), nke (site na ), iri itoolu na asatọ (98), nke , narị atọ na iri atọ na asatọ (328), nke , narị atọ na iri abụọ na anọ (324), nke , otu narị na iri na abụọ (112), nke ọn, iri itoolu na ise (95). Ndị ikom na , otu narị na iri asatọ na asatọ (188), ndị , otu narị na iri abụọ na asatọ (128), ndị -, iri anọ na abụọ (42), ndị , Kefira na ọt, narị asaa na iri anọ na atọ (743), ndị na , narị isii na iri abụọ na otu (621), ndị , otu narị na iri abụọ na abụọ (122), ndị na , otu narị na iri abụọ na atọ (123), ndị nke ọzọ, iri ise na abụọ (52), ndị agbụrụ nke ọzọ, otu puku, narị abụọ na iri ise na anọ (1,254), ndị , narị atọ na iri abụọ (320), ndị , narị atọ na iri anọ na ise (345), ndị , Hadid, na , narị asaa na iri abụọ na otu (721), ndị , puku atọ, na narị itoolu na iri atọ (3,930). Ndị nchụaja: ndị agbụrụ site nʼezinaụlọ , narị itoolu na iri asaa na atọ (973), ndị , otu puku, na iri ise na abụọ (1,052), ndị , otu puku, na narị abụọ na iri anọ na asaa (1,247), ndị , otu puku, na iri na asaa (1,017). Ndị ị: ndị agbụrụ site na nke ụmụ , iri asaa na anọ (74). Ndị ọbụ abụ: ndị agbụrụ , otu narị, na iri anọ na asatọ (148). Ndị nche ọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu: ndị agbụrụ , Atea, Talmon, Akub, Hatita na otu narị, na iri atọ na asatọ (138). Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ: ndị agbụrụ , Hasufa na ndị , Keros, Sia, Padon, Lebana, Hagaba, Shalmai, Hanan, Gidel, Gaha, Reaya, Rezin, Nekoda, Gazam, Ụza, Pasea, Besai, Meunim, Nefusim, Bakbuk, Hakufa, Hahua, Bazlut, Mehida, Hasha, Bakos, , Tema, Nezaya na . Agbụrụ ndị na-ejere eze ọn ozi, ya bụ ndị agbụrụ , Soferat, Perida, Jaala, Dakon, Gidel, Shefataya, Hatil, Pokeret- na Amọn. Ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ na ụmụ ndị na-ejere eze ọn ozi, dị narị atọ na iri itoolu na abụọ (392). Ndị a bụ ndị ọzọ sitere nʼobodo , Tel , Kerub, Adọn na , nke dị nʼala ịa lọta. Ma ha enweghị ike igosi ezinaụlọ ebe agbụrụ ha si nʼ. Ndị agbụrụ: Delaya, ndị na ndị , narị isii na iri anọ na abụọ (642). Sitekwa nʼetiti ndị nchụaja: Ndị agbụrụ: Hobaya, Hakoz na (nwoke lụrụ ada onye a kpọọ ya aha nʼaha ha). Ndị a chọrọ ebe e depụtara usoro ọmụmụ ha nʼakwụkwọ, ma ha achọtaghị ha nʼihi ya e wepụrụ ha nʼọrụ nchụaja dịka ndị na-adịghị ọcha. Nʼihi nke a, onyeisi ọchịchị nyere iwu ka ha ghara iri ihe aja dịkarịsịrị nsọ, tutu ruo mgbe a ga-enwe onye nchụaja na-eji na ajụta ase. Nkpọkọta ọnụọgụgụ ndị niile lọtara dị iri puku anọ na abụọ, na narị atọ na iri isii (42,360), nke a agụnyeghị ndị ohu ndị ikom na ndị inyom dị puku asaa, na narị atọ na iri atọ na asaa (7,337), ndị ikom na ndị inyom, ndị ọbụ abụ dị narị abụọ, na iri anọ na ise (245). Ịnyịnya dị narị asaa na iri atọ na isii (736), ịnyịnya muul narị abụọ na iri anọ na ise (245), ịnyịnya kamel dị narị anọ na iri atọ na ise (435), ebe ịnyịnya ibu dị puku isii, na narị asaa na iri abụọ (6,720). Ma ụfọdụ nʼime ndịisi ezinaụlọ nyere onyinye maka ọrụ ahụ. Onyeisi ọchịchị tinyere nʼụlọakụ otu puku darik ọlaedo (1,000), iri efere ọlaedo ise (50) na uwe ndị nchụaja narị ise na iri atọ (530). Ụfọdụ ndịisi ezinaụlọ tinyere nʼụlọakụ maka ije ozi ahụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000), na ọtụtụ ọlaọcha puku abụọ na narị abụọ (2,200). Nkpọkọta ọnụọgụgụ nke ndị mmadụ fọdụrụ nyere bụ, darik ọlaedo puku iri abụọ (20,000), na ọlaọcha puku abụọ (2,000), na uwe ndị nchụaja iri isii na asaa (67). Ndị nchụaja, na ndị ị, na ndị nche ọnụ ụzọ, ndị ọbụ abụ na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ na ndị niile fọdụrụ, gara birikwa nʼobodo nke ha. Mgbe ọnwa asaa ruru, nʼoge a ndị niile e birila nʼobodo nke aka ha,

Every verse in Nehemiah 7

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00