Numbers 1:5

““Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ ga-enyere unu aka. “Site nʼebo Ruben, Elizọ na Shedeua,”

Numbers 1:5 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 5 of 54 in Numbers chapter 1 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 1 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị gwara okwu nʼọzara Saịnaị, nʼime ụlọ nzute, nʼụbọchị nke mbụ, nʼọnwa nke abụọ nke afọ abụọ, mgbe ụmụ pụtachara site nʼobodo . Ọ sịrị, “Gaa gụọ ma chọpụta ọnụọgụgụ ndị ikom niile e nwere nʼetiti ọgbakọ , dịka ebo ha na agbụrụ ha si dị, na dịka ezinaụlọ ha si dịkwa. Depụta aha nwoke ọbụla nʼotu na otu. Gị na Erọn ga-agụkọta ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ maọbụ karịa ọnụ, bụ ndị tozuru ije agha. Unu ga-edo ha nʼusuu, nʼusuu. Otu nwoke, site nʼebo ọbụla, onye bụ onyendu ezinaụlọ, ga-esonyere unu nʼọrụ a. “Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ ga-enyere unu aka. “Site nʼebo , Elizọ na , site nʼebo ọn, Shelumiel nwa , site nʼebo , Nashọn nwa , site nʼebo , Netanel nwa , site nʼebo ụlọn, Eliab nwa ọn, Site nʼụmụ : site nʼebo , Elishama nwa site nʼebo , nwa site nʼebo , Abidan nwa ọn site nʼebo , Ahieza nwa site nʼebo , Pagịel nwa site nʼebo , Eliasaf nwa site nʼebo ị, Ahira nwa .” Ndị a bụ ndị ikom e si nʼọgbakọ ahụ họpụta, ndị bụ ndị ndu ebo dị iche iche nʼ. Ha bụ ndị ndu ebo niile dị nʼ. Mosis na Erọn nabatara ndị ikom ndị a, bụ ndị e depụtara aha ha. Emesịa, ha kpọrọ nzukọ ndị niile ka ha zukọọ nʼụbọchị mbụ nke ọnwa abụọ. Ndị niile zukọrọ kọwara ikwu ha na ezinaụlọ ha si pụta nʼotu na otu. Ma ndị ikom niile gbara site nʼiri afọ abụọ gbagoo ka e denyere aha ha nʼakwụkwọ nʼotu na otu, dịka anyị si nye nʼiwu. Otu a kwa ka si gụọ ha ọnụ nʼọzara Saịnaị. Ụmụ , bụ ọkpara : Ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo; ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile si nʼebo dị iri puku anọ, puku isii na narị ise (46,500). Site nʼụmụ ọn, ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo ọn dị iri puku ise, puku itoolu na narị atọ (59,300). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku anọ, puku ise na narị isii na iri ise (45,650). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku asaa, puku anọ na narị isii (74,600). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku ise, puku anọ na narị anọ (54,400). Site nʼụmụ ụlọn, ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo ụlọn dị iri puku ise, puku asaa na narị anọ (57,400). Site nʼụmụ , ya bụ ụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku anọ na narị ise (40,500). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku atọ, puku abụọ na narị abụọ (32,200). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku atọ, puku ise na narị anọ (35,400). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku isii, puku abụọ na narị asaa (62,700). Site nʼụmụ , ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo dị iri puku anọ, otu puku na narị ise (41,500). Site nʼụmụ ị, ndị ikom niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị tozuru ije agha ka e dere aha ha nʼusoro nʼotu nʼotu dị ka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Ọnụọgụgụ ndị niile sị nʼebo ị dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400). Ndị a bụ ndị ikom na Erọn, na ndị ndu iri na abụọ ndị ahụ gụrụ ọnụ, onye ọbụla nʼime ha nọchitere anya ezinaụlọ ya. Ndị niile gbara iri afọ abụọ gbagoo, ndị nwere ike ije agha ka a gụrụ ọnụ dịka ezinaụlọ ha si dị. Mgbakọ ọnụọgụgụ ndị a niile dị, narị puku isii, puku atọ, narị ise na iri ise (603,550). A gụnyekọtaghị ọnụọgụgụ ebo nna nna ị nʼịgụ ọnụ a, nʼihi na anyị gwara , sị, “Ị gaghị agụ ndị ebo ị ọnụ. Ị gakwaghị agbakọnye ọnụọgụgụ ha nʼọnụọgụgụ ndị . Kama, ị ga-ahọpụta ndị ị ka ha bụrụ ndị nlekọta ụlọ nzute , na ngwongwo niile, na ihe niile dị nye ya. Ọ bụ ha ga-ebu ụlọ nzute ahụ na ngwongwo ya niile: ha ga na-elekọta ihe banyere ya, ọ bụkwa gburugburu ya ka ha ga-ama ụlọ ikwu ha. Mgbe ọbụla kwa a ga-ebugharị ya maka njem, ọ bụ ọrụ ha iweda ya. Mgbe ọbụla a ga-eguzo ya ọtọ, ọ bụkwa ọrụ ndị ị iguzobe ya ọtọ. Onye ọbụla ọzọ ga-abịa nso ka a ga-egbu. Ebo ndị ọzọ ga-enwe ebe dị iche nye onwe ha, ebe ha ga-ewu ụlọ ikwu ha. Ha ga-akwụbakwa ọkọlọtọ nke ha, igosi aha ebo ha. Ndị ị ga-ama ụlọ ikwu ha gburugburu ụlọ nzute ahụ, ka iwe ọkụ m ghara ịbịakwasị nʼahụ nzukọ ụmụ . Ọ bụ ọrụ ndị ị ilekọta ụlọ nzute ahụ.” Ya mere, Izrel mere ihe ndị a niile anyị nyere nʼiwu.

Every verse in Numbers 1

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00