Numbers 10:22

“Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo Ifrem biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa Amihud bụ onyendu ha.”

Numbers 10:22 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 22 of 36 in Numbers chapter 10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 10 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Kpụọ opi ọlaọcha abụọ, jiri ha na-akpọ mkpọkọta nzukọ ụmụ na ime ka ha mara mgbe mbuli ije nke ọmụma ụlọ ikwu ruru. Mgbe a fụrụ opi abụọ ahụ, nzukọ niile ga-ezukọta nʼihu gị nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute. Ma ọ bụrụ naanị otu opi ka a fụrụ, ọ bụ ndị ndu, ndịisi ikwu niile ga-ezukọta bịakwute gị. Otu ụda opi ike ga-egosi na ebo niile mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ga-ebuli ije. Opi ike ahụ daa ụda nke ugboro abụọ, ọ na-egosi na ndị mara ụlọ ikwu ha na ndịda ga-ebuli ije. Ịda ụda nke opi ike bụ ihe e ji amata na oge ibuli ije eruola. Mgbe a ga-akpọkọta ndị niile a ga-egbu opi, kama ụda ya ga-adị iche. “Ọ bụ naanị ụmụ ndị ikom Erọn, ndị nchụaja ga-egbu opi ndị a. Nke a bụ iwu ga-adịgide nye unu site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ niile. Mgbe unu gara ibu agha nʼala unu imegide onye iro na-akpagbu unu, fụọnụ opi ike. Nke a ga-eme ka anyị unu cheta unu, ma napụta unu site nʼaka ndị iro unu. Unu ga-egbukwa opi ndị a nʼoge aṅụrị, nʼoge mmemme unu a kara aka, na nʼoge mmemme ọnwa ọhụrụ niile. Gbukwaanụ opi mgbe unu na-achụ aja nsure ọkụ unu, na aja udo unu niile. Ka ọ bụrụ ihe a ga-eji na-echeta unu nʼihu unu. Mụ onwe m bụ anyị unu.” Nʼụbọchị iri abụọ, nʼime ọnwa nke abụọ, nʼafọ nke abụọ, igwe ojii ahụ biliri site nʼelu ụlọ nzute nke igbe iwu ọgbụgba ndụ ahụ. Mgbe ahụ, ụmụ biliri ije site nʼọzara Saịnaị jegharịa site nʼotu ebe ruo nʼebe ọzọ tutu igwe ojii ahụ akwụsị nʼọzara . Nke a bụ njem mbụ ha mere dịka anyị si nye iwu banyere ije ha. Usuu ọmụma ụlọ ikwu nke ebo buru ụzọ bulie ije a, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Nashọn, nwa , bụ onyendu ha. Netanel nwa bụ onyendu usuu ebo . Eliab nwa ọn bụ onyendu usuu ebo ụlọn Mgbe ahụ, e wedara ụlọ nzute ahụ. Ụmụ ọn na buru ya, bilikwaa ije ha. Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo biliri ije, nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elizọ nwa bụ onyendu ha. Shelumiel nwa bụ onyendu usuu ebo ọn. Eliasaf nwa bụ onyendu usuu ebo . Mgbe ahụ, ụmụ ndị bu ihe nsọ ndị ahụ niile, biliri ije ha. Tutu ha erute, e guzobere ụlọ nzute ahụ nʼebe o kwesiri ịdị. Usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Elishama nwa bụ onyendu ha. nwa bụ onyendu usuu ebo . Abidan nwa ọni bụ onyendu usuu ebo . Na ngwụsị usoro ahụ, usuu ọmụma ụlọ ikwu ebo biliri ije nʼokpuru ọkọlọtọ ha. Onyendu ha bụ nwa . Pagịel nwa bụ onyendu usuu ebo . Ahira nwa bụ onyendu usuu ebo ị. Nke a bụ usoro usuu ụmụ si bilie ije ha. Mosis gwara nwa , nna nwunye ya onye okwu sị, “Anyị ebiliela ije ịga ebe ahụ anyị gwara anyị sị, ‘Aga m enye unu.’ Bịa ka ị soro anyị. Anyị ga-emezi gị nke ọma nʼihi na anyị ekwela nkwa ọtụtụ ezi ihe.” Ma ọ zara sị, “E e, agaghị m eso unu. Ana m alaghachi nʼala nke aka m ịlaghachikwuru ụmụnna m.” Ma zara sị ya, “Biko ahapụla anyị nʼihi na ị maara ebe anyị nwere ike kwụsị zuo ike nʼọzara. Ị ga-abụrụ anyị anya anyị ji ahụ ụzọ. Ọ bụrụ na i soro anyị, anyị ga-ekenye gị ihe ọma ọbụla anyị ga-enye anyị.” Ya mere ha sitere nʼugwu anyị bilie ije. Jeekwa ije abalị atọ. Igbe ọgbụgba ndụ anyị na-aga ha nʼihu ụbọchị atọ ndị ahụ niile ịchọtara ha ebe ha ga-akwụsị zuo ike. Igwe ojii anyị dị nʼelu ha nʼehihie mgbe ha si nʼọmụma ụlọ ikwu ha bilie ije. Mgbe ọbụla igbe ọgbụgba ndụ ahụ biliri ije, Mosis na-ekwu sị, “Bilie O anyị, ka ndị iro ya bụrụ ndị a chụsasịrị; ka ndị iro gị niile site nʼihu gị gbalaga.” Ma mgbe ọbụla igbe ọgbụgba ndụ bịara ebe izuike, Mosis na-ekwukwa sị, “Lọghachi O anyị, bịakwute ọtụtụ mmadụ ndị a, bụ imerime puku ndị .”

Every verse in Numbers 10

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00