Numbers 12:10

“Ma mgbe igwe ojii ahụ hapụrụ ụlọ nzute ahụ, lee Miriam ebe o guzo, ekpenta tiwapụtara ya nʼahụ dịka nzu ọcha. Mgbe Erọn tụgharịrị ebe ọ nọ hụ na ọ ghọọla onye ekpenta,”

Numbers 12:10 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 10 of 16 in Numbers chapter 12 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 12 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

na Erọn malitere ikwu okwu megide , nʼihi na ọ lụrụ nwunye onye . Ha kwuru sị, “Ọ bụ naanị site nʼọnụ ka anyị si agwa ndị ya okwu? Ọ naghị esitekwa nʼọnụ anyị kwuo okwu?” anyị nụrụ ihe ndị a ha kwuru. (Ma nwoke ahụ bụ dị umeala nʼobi nke ukwuu karịa onye ọbụla nọ nʼelu ala.) Na mberede, Onyenwe anyị sịrị , na Erọn, na , “Pụtanụ, bịa nʼụlọ nzute, unu mmadụ atọ” Ya mere ha atọ pụtara. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị rịdatara nʼime igwe ojii, guzoro na mbata ọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ, kpọpụta Erọn na . Mgbe ha abụọ bịara nso. Onyenwe anyị gwara ha sị, “Geenụ ntị nʼokwu m ndị a: “Mgbe onye amụma nọ nʼetiti unu, Mụ onwe m bụ anyị na-egosi ya onwe m site nʼọhụ. Ana m agwa ya okwu site na nrọ. Ma nʼebe ohu m nọ, o sighị otu a dịrị, ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi nʼụlọ m niile. Nʼebe ọ nọ, ana m agwa ya okwu ihu na ihu nʼụzọ doro anya, ọ bụghị site nʼilu, ọ na-ahụkwa ụdịdị anyị. Gịnị mere ụjọ atụghị unu ikwu okwu megide ohu m ?” Mgbe ahụ, Onyenwe anyị were iwe dị ọkụ megide ha. O si nʼebe ha nọ pụọ. Ma mgbe igwe ojii ahụ hapụrụ ụlọ nzute ahụ, lee ebe o guzo, ekpenta tiwapụtara ya nʼahụ dịka nzu ọcha. Mgbe Erọn tụgharịrị ebe ọ nọ hụ na ọ ghọọla onye ekpenta, ọ gwara okwu sị, “Biko, onyenwe m, atala anyị ahụhụ nʼihi mmehie anyị sitere na nzuzu mee. Ekwela ka dịrị ka nwa ọhụrụ nwụrụ anwụ nke akpụkpọ ahụ ya rere ure nʼoge o si nʼakpanwa nne ya na-apụta.” Ya mere tikuru anyị mkpu akwa sị ya, “Chineke, biko, gwọọ ya!” Ma anyị zara sị ya, “Ọ bụrụ na nna ya gbụrụ ya asụ nʼihu, ọ gaghị abụ onye rụrụ arụ abalị asaa? Ya mere, hapụ ya ka ọ bụrụ onye e sitere nʼogige ọmụma ụlọ ikwu wezuga abalị asaa. Mgbe oge a gafesịrị, o nwere ike ịlọghachi.” Ya mere e wezugara site nʼogige ọmụma ụlọ ikwu abalị asaa. Ndị niile nọdụrụ chere ya ruo mgbe ọ lọghachiri, tutu ha ebilie nʼije ọzọ. Mgbe ihe ndị a gasịrị, ha hapụrụ ọt rute nʼọzara ebe ha wuru ogige ụlọ ikwu ha.

Every verse in Numbers 12

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00