Numbers 13:7

“Igal nwa Josef, onye si nʼebo Isaka.”

Numbers 13:7 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 7 of 33 in Numbers chapter 13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 13 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Ziga ụfọdụ ndị ikom ka ha gaa legharịa anya nʼala , ala ahụ m na-enye . Ziga mmadụ iri na abụọ, otu onyendu site nʼebo ọbụla.” Ya mere, dịka iwu anyị nyere ya si dị, Mosis zipụrụ ha site nʼọzara . Ha niile bụ ndị ndu nʼetiti ụmụ . Nke a bụ aha ha: Site nʼebo , Shamua nwa , Shafat nwa , onye si nʼebo ọn. Kaleb nwa , onye si nʼebo . Igal nwa , onye si nʼebo . Hoshea nwa , onye si nʼebo Palti nwa , onye si nʼebo . Gadiel nwa , onye si nʼebo ụlọn. Gadi nwa , onye sitere nʼebo (ya bụ ebo ). Amiel nwa , onye si nʼebo . Setua nwa , onye si nʼebo . Nabi nwa , onye si nʼebo ị. Geuel nwa , onye si nʼebo . Ndị a bụ aha ndị ikom ndị ahụ zipụrụ inyocha ala ahụ. (Ọ bụ nʼoge a ka gbanwere aha nwa , ka ọ bụrụ .) Mosis zipụrụ ha ịga ledoo ala , ọ sịrị, “Gbagoonụ site nʼụzọ gakwanụ nʼala ugwu ugwu. Letanụ otu ala ahụ dị. Chọpụtanụ ụdị ndị bi nʼime ya, ma ha dị ike ma ha bụ ndị na-adịghị ike, ma ha dị ọtụtụ ma ha dị ole na ole. Letanụ ụdị ala ha bi nʼime ya, ma ọ dị mma ma ọ jọrọ njọ. Chọpụtanụ ụdị obodo dị nʼebe ahụ, ma ha bụ obodo mgbidi na-adịghị gburugburu ha, ma ha bụ obodo e wusiri ike. Letanụ otu ala ahụ dị. Ọ na-epupụta ihe ka ọ bụ ala ụkpa? Letanụ ma ha nwere ọtụtụ osisi ka ọ bụ na osisi adịghị nʼime ya. Gbalịanụ ka unu weta ụfọdụ nʼime mkpụrụ osisi dị nʼala ahụ.” (Ọ bụ oge mkpụrụ mbụ nke osisi vaịnị.) Ya mere ndị a gara ledoo ala ahụ anya site nʼọzara ruo na , nke dị nso na . Ha gara site na rute ọn, ebe na na , ụmụ ụmụ bi. (Ma ewuru ọn afọ asaa tupu e wuo obodo dị nʼ.) Mgbe ha rutere ọl, ha gbutere otu alaka osisi vaịnị nke nwere ụyọkọ mkpụrụ vaịnị. Mmadụ abụọ butere ya nʼosisi tinyere ụfọdụ mkpụrụ osisi pomegranet na fiig. A kpọrọ ebe ahụ ọl, nʼihi ụyọkọ mkpụrụ osisi vaịnị ndị gbutere nʼebe ahụ. Mgbe iri abalị anọ gasịrị, ndị nledo a sitere nʼije ha lọghachi. Ha lọtara bịakwute na Erọn na nzukọ niile nke ụmụ , na nke dị nʼọzara . Ndị nledo ahụ kọrọ akụkọ otu ha si gaa nʼọgbakọ ụmụ niile. Gosikwa mkpụrụ osisi si nʼala ahụ. Nke a bụ akụkọ ha kọọrọ , “Anyị ruru nʼala ahụ ị sị anyị gaa leta. Ọ bụkwa ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya. Ndị a bụ mkpụrụ osisi si nʼala ahụ. Ma ndị bi nʼobodo ahụ siri ike. Obodo ha buru ibu bụrụkwa nke e wusiri ike. Anyị hụkwara ụmụ ụmụ nʼebe ahụ. Ndị bi na , ndị na ndị na ndị Amọrait bi nʼala ugwu ugwu. Ma nʼakụkụ osimiri ịan na ndagwurugwu mmiri Jọ ka ndị bi.” Ma kwuru okwu mere ka obi sie ndị ike nʼoge a ha guzoro nʼihu sị ha, “Ka anyị gaanụ otu ihu nweta ala ahụ. Nʼihi na anyị nwere ike imeri ha.” Ma ndị nledo ahụ soro ya gaa zara sị, “Anyị enweghị ike ibu agha megide ndị a; ha dị ike karịa anyị.” Ndị a gbasara akụkọ ọjọọ nʼetiti ụmụ banyere ala ahụ ha gara ledoo. Ha sịrị, “Ala ahụ anyị gara ledoo anya bụ ala na-eripịa ndị bi nʼime ya. Ndị niile anyị hụrụ nʼebe ahụ gbara nnọọ dimkpa Anyị hụrụ ndị nʼebe ahụ (ndị bụ ụmụ ụmụ , ndị sitere na ndị ). Nʼanya anyị, anyị dịka ụkpana nʼebe ha nọ, otu a ka anyị dịkwa nʼanya ha.”

Every verse in Numbers 13

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00