Numbers 21:13

“Ha sitekwara nʼebe ahụ bilie njem, maa ụlọ ikwu ha nʼofe iyi Anọn nke dị nʼọzara ruru nʼoke ala ndị Amọrait. Iyi Anọn bụ oke ala Moab, nʼetiti ndị Moab na ndị Amọrait.”

Numbers 21:13 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 13 of 35 in Numbers chapter 21 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

1 thread runs through this chapter

Numbers 21 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe eze , bụ , onye bi na nụrụ na ndị na-agbaso ụzọ ahụ na-aga obodo , ọ chịkọtara ndị agha ya, pụkwuru ndị , lụso ha agha. Ọ dọtara ụfọdụ nʼime ha nʼagha. Mgbe ahụ, ndị kwere anyị nkwa sị, “Ọ bụrụ na ị ga-enyere anyị aka imeri eze na ndị ya, anyị ga-ebibi obodo ha niile kpamkpam.” Onyenwe anyị ṅara ntị nʼarịrịọ ha, nyere ha aka imeri ndị ahụ. Mgbe ahụ, ụmụ bibiri obodo ha niile, na ndị niile bi nʼime ya. Ya mere, aha a kpọrọ ebe ahụ niile bụ . Mgbe ahụ, ụmụ sitere nʼugwu bilie ije ha, si ụzọ gawara , ka ha nwee ike gaa gburugburu ala ndị Edọm. Ma ndị enweghị ntachiobi oge niile ha nọ nʼije a. Ha kwuru okwu megide na sị, “Gịnị mere i ji site nʼala kpọpụta anyị ka anyị nwụsịa nʼọzara a? Lee na nri ọbụla adịghị nʼebe a, mmiri ọṅụṅụ adịghịkwa, ike iri mánà a na-enweghị isi agwụkwala anyị.” Ya mere, Onyenwe anyị zitere agwọ ọjọọ na-ata ata nʼetiti ha. Agwọ ndị a tagbukwara ọtụtụ nʼime ụmụ . Mgbe ahụ, ndị bịakwutere sị ya, “Anyị emehiela, nʼihi na anyị ekwuluola anyị, kwulukwaa gị onwe gị. Biko rịọrọ anyị anyị ka o wezugara anyị agwọ ọjọọ ndị a.” rịọrọ arịrịọ nʼihi ha. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Kpụọ otu agwọ yiri agwọ ndị a. Kwụba ya nʼọnụ ogologo osisi nke ị ga-amanye nʼala ebe mmadụ niile ga-ahụ ya anya. Onye ọbụla agwọ ọjọọ a tara ga-adị ndụ ma ọ bụrụ na ọ ga-ewelite anya ya elu lekwasị agwọ ahụ ị kwụbara nʼelu osisi ahụ.” Ya mere, Mosis ji bronz kpụta agwọ yiri otu nʼime agwọ ndị ahụ, tinye ya nʼọnụ osisi dị ogologo. Onye ọbụla kwa agwọ ahụ tara nke welitere anya ya elu lee agwọ bronz ahụ anya, dịkwara ndụ. Ụmụ biliri njem, manye ụlọ ikwu ha na . Ha sikwa nʼ bilie njem, maa ụlọ ikwu ha na , nʼọzara ahụ nke chere ihu nʼobodo , nʼụzọ ọwụwa anyanwụ. Ha si nʼebe ahụ bilie njem, manye ụlọ ikwu ha na . Ha sitekwara nʼebe ahụ bilie njem, maa ụlọ ikwu ha nʼofe iyi Anọn nke dị nʼọzara ruru nʼoke ala ndị Amọrait. Iyi Anọn bụ oke ala , nʼetiti ndị na ndị Amọrait. Nʼihi nke a, nʼụkwọ dị iche iche nke anyị na-asị, “Waheb nʼime ya na ndagwurugwu niile Anọn na mgbadata ndagwurugwu ndị ahụ nke gbasapụrụ ruo nʼebe Ar dị, nke tọgbọrọ nʼoke ala .” Mgbe ahụ, ụmụ niile biliri njem bịarute Bịa bụ nʼolulu mmiri ahụ anyị nyere iwu sị, “Kpọkọtaa ndị niile, nʼihi na m na-aga inye ha mmiri.” Mgbe ahụ, ụmụ bụrụ abụ a. “Sọpụta gị olulu mmiri! Bụọnụ abụ banyere mmiri a! Olulu mmiri ụmụ ndị eze gwuru nke ndị ndu anyị doziri. Mkpara eze ha na mkpara ha, ka ha ji gwuo ya.” ịa, ha hapụrụ ọzara ahụ, gaa nʼihu ruo nʼobodo . Ha si jeruo , si jeruo . Sitekwa rute na ndagwurugwu ahụ dị nʼọhịa , ruo nʼugwu , nke chere ihu nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu. Ndị zipụrụ ndị ozi ka ha jekwuru Saịhọn, eze ndị Amọrait, sị ya, “Biko, kwere ka anyị site nʼobodo gị gafee. Anyị agaghị atụgharị banye nʼime ala ubi gị maọbụ nʼubi vaịnị, maọbụ ṅụọ mmiri site nʼolulu mmiri ọbụla dị nʼala gị. Anyị ga-eje nʼokporoụzọ eze tutu ruo mgbe anyị ga-agabiga oke ala gị.” Ma Saịhọn ekweghị na ụmụ ga-esi nʼoke ala ya gafee. Ọ chịkọtara ndị agha ya niile, zọpụ ije ibu agha megide ndị nʼime ọzara ahụ. Mgbe o rutere , ọ lụsoro agha. Ma jiri mma agha gbuo ya. Nwetara onwe ha ala ya, site nʼiyi Anọn ruo nʼiyi ọk, gamiekwa rute nʼoke ala ha na ndị Amọn, ha kwụsịrị nʼihi nʼoke ala ndị Amọn siri ike karịa. Ndị lụgburu obodo niile nke ndị Amọrait bichie nʼime ha, tinyere ọn na obodo nta niile gbara ya gburugburu. Heshbọn bụ isi obodo Saịhọn, eze ndị Amọrait onye busoro eze naara achị agha dọta ala ya niile nʼagha ruo Anọn. Ọ bụ nke a mere ndị na-arọ abụ ji kwuo sị, “Bịa na ọn ka e wukwaa ya, ka e mee ka isi obodo eze Saịhọn guzosie ike. “Nʼihi na ọkụ esitela na ọn pụọ. Ire ọkụ esitela nʼobodo ukwu Saịhọn, rechapụ obodo Ar, nke dị na , ndị nwe ebe niile dị elu nke Anọn. Ahụhụ dịrị gị ! Ndị a lara nʼiyi ka unu bụ, unu ndị . Ụmụ ya ndị ikom aghọọla ndị na-enweghị ebe obibi. A dọtala ụmụ ndị inyom nʼagha, nye Saịhọn eze ndị Amọrait. “Ma anyị ebibiela ha, bibie ọn ruo rịị na ọn, bibie ha ruo , ruokwa rịị .” Ya mere, ụmụ bichiri nʼala ndị Amọrait. Emesịa, Mosis zipụrụ ndị nnyopụta ka ha ga nyochaa . Ụmụ tigburu obodo niile dị gburugburu ya chụpụkwa ndị Amọrait bi nʼebe ahụ. Mgbe ahụ, ha chigharịrị gbagoo nʼụzọ gawara . Ma Ọg, eze , na ndị agha ya niile biliri chịrị agha pụọ izute ha na . Ma anyị gwara okwu, sị, “Atụla ya egwu nʼihi na ewerela m ya na ndị agha ya niile, na ala ya, nyefee gị nʼaka. Mee ya ihe i mere Saịhọn eze ndị Amọrait onyeisi obodo ya bụ ọn.” Ya mere, ha gburu ya, tinyere ụmụ ya na ndị agha ya niile, na-ahapụghị onye ọbụla ndụ nye ha. Ha nwetakwara ala ha, biri nʼime ya.

Every verse in Numbers 21

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00