Numbers 25:17
““Mesoo ndị Midia mmeso dịka ndị iro. Gbukwaa ha.”
Numbers 25:17 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 17 of 18 in Numbers chapter 25 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Numbers 25 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Mgbe bi na , ndị ikom ha malitere isoro ndị inyom na-akwa iko. Ndị inyom a kpọrọ ha ka ha bịa soro na mmemme ịchụ aja nye chi ha niile. Ndị riri nri ihe aja ahụ, kpọọkwa isiala nye chi ndị a niile. Ya mere, ndị sonyere na-akpọ isiala nye chi nke . Nke a mere ka iwe anyị nwuru ọkụ megide ha. Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Duru ndị ndu ebo niile nke gbuo ha ma kwụnye ha nʼosisi nʼihu anyị nʼetiti ehihie, ka oke iwe anyị dị ọkụ ghara ịbịakwasị ndị .” Ya mere, Mosis sịrị ndị ọkaikpe , “Onye ọbụla nʼime unu aghaghị igbu ndị unu, bụ ndị jikọtara onwe ha na nke .” Mgbe ahụ, otu nwoke onye kpọbatara nʼime ụlọ ikwu otu nwanyị onye , nʼihu na nzukọ niile, mgbe ha niile nọ na-akwa akwa nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ. Mgbe na , nwa Erọn, onye nchụaja hụrụ ihe a, ọ hapụrụ ọgbakọ . O were ùbe nʼaka ya, soro nwoke ahụ baa nʼime ụlọ, ebe ya na nwaagbọghọ ahụ dina. Ọ mara ha ùbe ahụ, nke si nʼahụ nwoke ahụ gafee mikpuo nʼafọ nwaagbọghọ ahụ. Nke a mere ka ihe otiti ahụ na-emegide ndị kwụsị. Ma tupu ihe otiti ahụ akwụsị, ndị mmadụ ọnụọgụgụ ha ruru iri puku abụọ na anọ (24,000) anwụọlarị. Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Finehaz nwa , nwa Erọn, onye nchụaja, emeela ka iwe m megide dajụọ. Nʼihi na o nwere ịnụ ọkụ nʼobi dịka mụ onwe m banyere idebe nsọpụrụ m nsọ nʼetiti ha, ka m ghara isite nʼịnụ ọkụ nke obi m bibie ha. Ya mere, gwa ya, na m na-eme ka ọgbụgba ndụ udo m dịrị ya. Ya na ụmụ ụmụ ya ka ọgbụgba ndụ ebighị ebi nke ịrụ ọrụ nchụaja ga-adịrị, nʼihi na o nwere ịnụ ọkụ nʼobi banyere nsọpụrụ nke ya, si otu a chụọrọ ndị aja ikpuchi mmehie.” Aha nwoke ahụ e gburu ya na nwanyị onye ahụ bụ , nwa , onyendu otu ezinaụlọ nʼebo ọn. Aha nwanyị ahụ e gburu bụ , nwa nwanyị , onye bụ otu nʼime ndịisi ezinaụlọ na . Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Mesoo ndị mmeso dịka ndị iro. Gbukwaa ha. Nʼihi na ha mesoro unu mmeso dịka ndị iro mgbe ha ji ụzọ aghụghọ ghọgbuo unu nʼokwu , na nʼokwu nwanne ha nwanyị, bụ nwa nwanyị otu nʼime ndịisi , onye e gburu mgbe ihe otiti ahụ bịara nʼihi okwu .”
Every verse in Numbers 25
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.