Numbers 26:14

“Ndị a bụ ndị agbụrụ Simiọn. Ọnụọgụgụ ndị ikom ha dị iri puku abụọ, puku abụọ na narị abụọ (22,200).”

Numbers 26:14 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 14 of 65 in Numbers chapter 26 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 26 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ihe otiti ahụ niile gasịrị, Onyenwe anyị gwara na nwa Erọn, onye nchụaja okwu sị ha, “Gaanụ gụọ, chọpụta ọnụọgụgụ nzukọ niile nke ụmụ dịka ezinaụlọ ha si dị; ndị niile gbara iri afọ abụọ gafee. Chọpụta ọnụọgụgụ ndị nwere ike ije agha.” Ya mere, na mbara ala , nʼakụkụ osimiri Jọ, na ncherita ihu , ka na onye nchụaja nọ gwa ha okwu sị ha, “Gụọnụ ndị ikom gbara iri afọ abụọ gafee ọnụ, dịka anyị nyere nʼiwu.” Ndị a bụ ndị si pụta: Ụmụ ụmụ , ọkpara , bụ ndị a: site na , ikwu , site na , ikwu , site na ọn, ikwu ọn site na , ikwu Ndị a bụ agbụrụ . Ọnụọgụgụ ha dị iri puku anọ, puku atọ na narị asaa na iri atọ (43,730). Nwa bụ , ụmụ bụ , Datan na . Datan na bụ ndị ndu ọgbakọ ahụ nupuru isi megide na Erọn. Ha sonyere ndị ahụ so mgbe ha nupuru isi megide anyị. Ala meghere ọnụ ya, loo ha na , ma ọkụ rechapụrụ narị mmadụ abụọ na iri ise ndị ọzọ ahụ sonyere ha. Ọnwụ ha ghọrọ ihe ịdọ aka na ntị. Otu ọ dị, ndị niile si nʼezinaụlọ anwụchaghị. Ụmụ ụmụ ọn dịka ikwu ha si dị bụ, site na , ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , Site na , ikwu , site na , ikwu . Ndị a bụ ndị agbụrụ ọn. Ọnụọgụgụ ndị ikom ha dị iri puku abụọ, puku abụọ na narị abụọ (22,200). Ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu ọn, site na ọn, ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na , Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ na narị ise (40,500). Ụmụ ndị ikom abụọ, Ịa na , nwụrụ nʼala . Ma ụmụ ụmụ ndị ọzọ, dịka ikwu ha dị iche iche si dị bụ ndị a: ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na . Ikwu abụọ ọzọ si nʼagbụrụ bụ ndị a: Ikwu ọn, site na ọn, Ikwu , site na . Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku asaa, puku isii na narị ise (76,500). Ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu , site na , ikwu , site na ikwu , site na , ikwu Shịmrọn, site na Shịmrọn. Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị atọ (64,300). Ụmụ ụmụ ụlọn dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ndị , site nʼikwu , ndị Elọn, site nʼikwu Elọn, ndị , site nʼikwu . Ndị a bụ agbụrụ ụlọn. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii na narị ise (60,500). Ụmụ ụmụ dịka ha si dị nʼagbụrụ na bụ ndị a: Ụmụ ụmụ bụ ndị a: ndị , site nʼikwu . Makia bụ nna . Ikwu , site na . Ndị a bụ ụmụ ụmụ : ikwu , site na , ikwu , site na . Ikwu , site na . Ikwu , site na . Ikwu , site na , ikwu , site na . (Hefa mụtara nwoke a na-akpọ . Ma amụtaghị nwoke ọbụla kama ndị inyom ndị a ka ọ mụtara, Mahla, na , na , na , na Tịaza.) Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku abụọ na narị asaa (52,700). Ndị a bụ ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị: ikwu site na , ikwu site na , ikwu site na . Ndị a bụ ụmụ ụmụ : ikwu site na . Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku atọ, puku abụọ na narị ise (32,500). Ndị a bụ ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị. Ndị a bụ ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị: ikwu site na , ikwu site , ikwu site na . Ikwu site na , ikwu site na . Ụmụ ụmụ site na , na bụ, ikwu site na , ikwu site na . Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị isii (45,600). Ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu , site na . Ndị a bụ naanị ikwu dị na . Ha niile si nʼagbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku isii, puku anọ na narị anọ (64,400). Ụmụ ụmụ dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu site na , ikwu , site na , ikwu , site na . Ikwu e nwere site nʼụmụ ụmụ bụ ndị a: ikwu , site na , ikwu , site na . Asha mụtakwara otu nwa nwanyị aha ya bụ . Ndị a bụ agbụrụ . Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku ise, puku atọ na narị anọ (53,400). Ụmụ ụmụ ị dịka ikwu ha si dị bụ ndị a: ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na , ikwu , site na . Ndị a si nʼagbụrụ ị. Ndị a gụrụ ọnụ dị iri puku anọ, puku ise na narị anọ (45,400). Ya mere, ọnụọgụgụ ndị ikom niile tozuru ije agha nʼ dị narị puku isii, otu puku na narị asaa, na iri atọ (601,730). Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Ị ga-ekenye ha ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa ha dịka ọnụọgụgụ aha ha si dị. Ndị dị ukwuu nʼọnụọgụgụ ga-eketa ala dị ukwuu, ma ndị dị nta ga-eketa ala dị nta. Ihe nketa nke onye ọbụla ga-enweta ga-adị ka ọnụọgụgụ ahụ e dere. Lezie anya hụ na e kesara ala ahụ site nʼife nza. Ala ndị ọbụla ga-eketa ga-abụ dịka aha nna ochie ebo ha si dị. A ga-esite nʼife nza kenye ndị ọbụla ihe nketa nke ha dịka ịdị ukwuu maọbụ ịdị nta ha si dị.” Ndị a bụ ndị ị a gụrụ ọnụ dịka ikwu ha si dị, ikwu ọn, site na ọn, ikwu , site na , ikwu , site na . Ndị a sikwa nʼagbụrụ ị: ikwu , ikwu ọn, ikwu , ikwu , na ikwu . (Kohat bụ nna nna . Aha nwunye bụ , nwa nwa ị, onye a mụrụ nʼagbụrụ ndị ị nʼ. Ọ mụtaara ụmụ ndị a: Erọn na , na , nwanne ha nwanyị. Erọn mụtara , na , na , na . Ma na nwụrụ mgbe ha chere ọkụ na-adịghị nsọ nʼihu anyị.) Ọnụọgụgụ ụmụ ndị ikom ị niile dị otu ọnwa gaa nʼihu dị iri puku abụọ na puku atọ (23,000). Ma a gụnyekọghị ọnụọgụgụ agbụrụ ị nʼọnụọgụgụ ndị , nʼihi na agbụrụ ị enweghị oke ọbụla mgbe e kenyere agbụrụ niile ihe nketa ha. Ya mere, ndị a bụ nchọpụta ọnụọgụgụ ụmụ , dịka na onye nchụaja kwadobere gụọ na mbara ala , nʼakụkụ osimiri Jọ, na ncherita ihu obodo . Ma nʼetiti ndị a, o nweghị otu onye ọbụla na Erọn onye nchụaja gụrụ nʼọnụọgụgụ mgbe ha gụrụ ndị ọnụ nʼọzara Saịnaị. Nʼihi na anyị gwara ndị ahụ na ha ga-anwụ nʼime ọzara ahụ. Naanị ndị a hapụrụ ndụ bụ , nwa , na nwa .

Every verse in Numbers 26

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00