Numbers 3:50

“Ego niile ọ natara site nʼaka ndị ikom Izrel niile e bụ ụzọ mụọ bụ ọlaọcha ruru puku shekel na narị shekel atọ na iri isii na ise (1,365), dịka ihe ọtụtụ shekel ebe nsọ si dị.”

Numbers 3:50 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 50 of 51 in Numbers chapter 3 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 3 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nke a bụ akụkọ banyere usoro agbụrụ Erọn na nʼoge anyị gwara okwu nʼugwu Saịnaị. Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, , ọkpara ya, , Elieza na . Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, ndị e tere mmanụ ịbụ ndị nchụaja, ndị e doro nsọ nʼihi ije ozi dịka ndị nchụaja. Ma anyị mere ka na nwụọ, nʼihu ya nʼime ọzara Saịnaị, mgbe ha ji ọkụ na-adịghị nsọ wetara ya onyinye. Ebe ọ bụ na ha amụtaghị ụmụ ndị ikom nke aka ha, ọ bụ naanị na jere ozi dịka ndị nchụaja ogologo ụbọchị ndụ nna ha bụ Erọn. Nʼoge ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Kpọkọtaa ebo ị niile were ha nyefee Erọn onye nchụaja nʼaka, ka ha bụrụ ndị inyeaka ya. Ha ga-ejere ya na nzukọ niile ozi nʼụlọ nzute ahụ site na ịrụ ọrụ metụtara ebe obibi ahụ. Ha ga-elekọta ngwongwo ụlọ nzute, rụọ ọrụ metụtara ndị niile mgbe ha na-eje ozi ha nʼebe obibi ahụ. Were ndị ị nyefee Erọn na ụmụ ya ndị ikom nʼaka. Ọ bụ ha ka a ga-esi nʼetiti ụmụ nyefee ha nʼaka kpamkpam. Họpụta Erọn na ụmụ ya ndị ikom ka ha bụrụ ndị na-eje ozi dịka ndị nchụaja. Onye ọbụla ọzọ bịara nso ebe nsọ ahụ ka a ga-egbu.” Onyenwe anyị gwara okwu sị, “Anarala m ndị ị dịka ndị nọchitere anya ụmụ ndị ikom mbụ niile a mụrụ nʼetiti ndị . Ndị ị niile bụ nke m. Nʼihi na ihe niile meghere akpanwa bụ nke m. Site nʼụbọchị ahụ m gburu ụmụ ndị ikom niile e buru ụzọ mụọ nʼala ka m doro ụmụ ndị ikom niile e buru ụzọ mụọ nʼetiti ndị nsọ nye onwe m, ma mmadụ, ma anụmanụ bụ nke m. Abụ m anyị.” Onyenwe anyị gwara okwu nʼọzara Saịnaị sị ya, “Gụọ, chọpụta ihe ọnụọgụgụ ebo ị bụ. Gosi ikwu na ezinaụlọ onye ọbụla si nʼime ya pụta. Chọpụta ọnụọgụgụ ndị ikom niile site nʼonye dị otu ọnwa.” Ya mere, Mosis gụrụ ha ọnụ dịka iwu ọ natara site nʼokwu anyị si dị. Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom ị: Geshọn, Kohat na . Ndị a bụ aha ndị ikwu ọn dịka ezinaụlọ ha si dị: Libni na . Ụmụ dịka ikwu ha si dị: Amram, Izha, Hebrọn na . Ụmụ dịka ikwu ha si dị: Mahali na . Ndị a bụ ndị agbụrụ ị, dịka ezinaụlọ ha si dị. Ndị ọn bụ ndị ikwu na . Ndị a bụ ndị ikwu ọn. Ọnụọgụgụ ndị ikom dị otu ọnwa gbagoo dị puku asaa na narị ise (7,500). Ndị ikwu ọn mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ọdịda anyanwụ, nʼazụ ụlọ nzute. Onyendu ezinaụlọ ndị ọn bụ nwa . Ọrụ dịrị ụmụ ọn bụ ilekọta ụlọ nzute ahụ, na ụlọ ikwu ya, na ihe mkpuchi ya, na akwa mgbochi ọnụ ụzọ ụlọ nzute. Ọ dịkwa ha nʼaka ilekọta akwa mgbochi niile nke ogige gbara ya gburugburu, na akwa e ji gechie ọnụ ụzọ ogige ahụ. Ha nwekwara ọrụ ilekọta ebe ịchụ aja, na ụdọ niile, na ozi niile metụtara ihe ndị a. Nke bụ ikwu ndị , ndị , ndị ọn na ndị . Ndị a bụ ndị ikwu . Ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị otu ọnwa gbagoo dị puku asatọ na narị isii (8,600). Ọrụ dịrị ndị bụ ilekọta ebe nsọ. Ndị ikwu mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ndịda nke ebe nsọ. Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu bụ nwa . Ọrụ e tinyere ha nʼaka bụ ilekọta igbe ọgbụgba ndụ, tebul ahụ, ihe ịdọba oriọna ahụ na ebe ịchụ aja. Ihe ọzọ bụ ilekọta ngwongwo niile e ji eje ozi nʼebe nsọ ahụ, akwa mgbochi na ihe niile metụtara otu e si e ji ha eje ozi. Onyeisi ndị ndu nke ndị ị bụ nwa Erọn, onye nchụaja. Ọ bụ ya na-elekọta ndị ọrụ ha bụ ihu maka ihe niile metụtara ebe nsọ ahụ. Ndị bụ ikwu na . Ndị a bụ ndị ikwu . Ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị otu ọnwa gbagoo dị puku isii na narị abụọ (6,200). Onyendu ezinaụlọ ndị ikwu bụ nwa . Ha mara ụlọ ikwu ha nʼakụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ. Ọrụ e tinyere nʼaka ndị ikwu bụ ilekọta mbudo niile nke ụlọ nzute ahụ, na mkpọrọ ya niile, ụkwụ ya niile, na ngwongwo niile e kwesiri iji rụọ ọrụ metụtara ha. Ọrụ ndị ọzọ bụ ilekọta ogidi osisi niile dị gburugburu ogige ahụ ha na ụkwụ ha, ǹtu na ụdọ ha niile. Mpaghara akụkụ ọwụwa anyanwụ nʼihu ụlọ nzute ahụ ka e debere maka ụlọ ikwu na Erọn, na nke ụmụ ya ndị ikom. Ọrụ ha bụ ilekọta ebe nsọ ahụ nʼaha ụmụ niile. Onye ọbụla ọzọ bịara ebe nsọ ahụ nso ka a ga-egbu. Ya mere, ọnụọgụgụ ndị ikom ị niile na Erọn nwetara mgbe a gụrụ ha ọnụ nʼikwu nʼikwu dịka iwu anyị nyere ha si dị, bụ iri puku abụọ na puku abụọ (22,000). Nke a bụ ọnụọgụgụ ndị ikom niile dị site nʼotu ọnwa gaa nʼihu. Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị , “Gụọ ndị ikom niile e buru ụzọ mụọ, ndị dị site nʼotu ọnwa gbagoo. Chọpụta ọnụọgụgụ ha, dee aha ha niile nʼakwụkwọ. Nabata ndị ị ka ha bụrụ nke m nʼọnọdụ ndị ikom niile e bụrụ ụzọ mụọ nʼ. Ọzọkwa, anụ ụlọ ndị ị niile bụ nke m, nʼọnọdụ ụmụ mbụ nke anụ ụlọ niile a mụrụ nʼetiti anụ ụlọ ndị niile. Abụ m anyị.” Ya mere, Mosis gụrụ ndị ikom niile e buru ụzọ mụọ nʼ, dịka anyị nyere ya nʼiwu, chọpụta na ọnụọgụgụ ndị ikom e buru ụzọ mụọ site nʼonye dị otu ọnwa ruo nʼokenye dị iri puku abụọ na puku abụọ na narị abụọ na iri asaa na atọ (22,273). Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị: “Nye m ndị ị nʼọnọdụ ndị ikom niile e bụ ụzọ mụọ nʼ. Nyekwa m anụ ụlọ ndị ị niile nʼọnọdụ anụ ụlọ niile e bụ ụzọ mụọ nʼ. Ndị ị bụ nke m. Mụ onwe m bụ anyị. Ihe a ga-eji gbara narị ụmụ ndị ikom abụọ na iri ndị ikom asaa, na atọ (273) ndị e buru ụzọ mụọ mapụtara nʼelu ọnụọgụgụ ndị ị bụ ego ruru ise, na isi onye ọbụla, ụdị ebe nsọ, nke ọtụtụ ya bụ iri gera abụọ. Were ego mgbapụta a nye Erọn na ụmụ ndị ikom ya.” Ya mere, Mosis natara ego mgbapụta ahụ nʼisi onye ọbụla dị nʼọnụọgụgụ ndị ahụ mara nʼelu ọnụọgụgụ ndị ị. Ego niile ọ natara site nʼaka ndị ikom niile e bụ ụzọ mụọ bụ ọlaọcha ruru puku na narị atọ na iri isii na ise (1,365), dịka ihe ọtụtụ ebe nsọ si dị. Mosis nyere Erọn na ụmụ ya ego mgbapụta ndị a dịka anyị nyere ya nʼiwu.

Every verse in Numbers 3

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00