Numbers 31:50

“Ya mere, anyị wetaara Onyenwe anyị onyinye site nʼihe anyị kwatara nʼagha. Onyinye anyị bụ ihe onye ọbụla nwetara, ihe ọlaedo a na-agba nʼụkwụ na mgbaaka, na ọlaaka ikike, na ọlantị na ihe iyi nʼolu niile, i ji ha chụọ aja mkpuchi mmehie nʼihi onwe anyị nʼihu Onyenwe anyị.””

Numbers 31:50 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 50 of 54 in Numbers chapter 31 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 31 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Taa ndị ahụhụ, ka i si otu a bọọrọ ndị ọbọ ihe ọjọọ ndị mere ha. Mgbe i mesịrị nke a, ị ga-anwụ.” Ya mere, Mosis gwara ndị okwu sị, “Kwadoonụ ndị ikom unu ibuso ndị agha, maka ịbọtara anyị ọbọ. Sinụ nʼebo ọbụla dị nʼ gụpụta puku ndị ikom puku ndị ikom.” Ya mere, e sitere nʼigwe ndị ikom niile nọ nʼ zipụ puku ndị ikom iri na abụọ, ka ha gaa buo agha. Ebo ọbụla zipụrụ otu puku ndị ikom. Mosis zipụrụ ha ibu agha, otu puku, otu puku site nʼebo ọbụla. Finehaz nwa , onye nchụaja, du ha gaa agha ahụ. O bu ngwongwo si nʼebe nsọ, tinyere opi ike nke a ga-afụ. Ha busoro ndị agha dịka anyị nyere nʼiwu. Ha gburu onye ọbụla bụ nwoke. Nʼime ndị ha gburu nʼagha ahụ bụ ndị eze ise a na-akpọ , Rekem, Zua, Hua na . Ha jikwa mma agha gbuo nwa . Ndị agha chịkọtara ndị inyom niile, na ụmụntakịrị niile nọ nʼala dịka ndị ha dọtara nʼagha. Ha chịkọtara ngwongwo niile ndị ji biri, tinyere igwe ehi, na igwe ewu na atụrụ ha niile, dịka ihe ha dọtara nʼagha. Emesịa, ha mụnyere ọkụ nʼobodo ndị niile na ebe ha mara ụlọ ikwu, rechapụ ha nʼọkụ. Ha chịkọtara ihe niile ha dọtara nʼagha, ma mmadụ ma anụ ụlọ. Ndị a niile ha dọtara nʼagha na ngwongwo niile ha lụtara nʼagha ka ha buteere , na onye nchụaja na ọgbakọ niile na mbara ala , nʼakụkụ osimiri Jọ na ncherita ihu . Mosis na onye nchụaja na ndị ndu ọgbakọ niile pụrụ gaa zute ha nʼazụ ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ma were iwe megide ndịisi agha, ya bụ ndị ahụ na-achị imerime puku ndị agha, na ndị ọchịagha na-achị narị ndị agha, ndị si ibu agha lọta. Mosis jụrụ ha sị, “Gịnị mere unu ji debe ndị inyom niile ndị a ndụ? Ọ bụ ndị a bụ ndị gbasoro ndụmọdụ , rafuo ndị mee ka ha ghọọ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye anyị nʼihe gbasara okwu . Ọ bụ nke a mere ka nrịa nrịa ọjọọ ahụ na-efe efe dakwasị ndị nke anyị. Ugbu a, gbuonụ ụmụnta ndị nwoke niile, na ndị inyom niile matarala nwoke. Naanị ụmụntakịrị ndị nwanyị ha nke nwoke na-edinabeghị ka unu ga-ahapụ ka ha dịrị ndụ. Unu nwere ike debere onwe unu ndị dị otu a. “Ma ugbu a, unu niile bụ ndị soro gbuo mmadụ, maọbụ bitụ ozu ha aka, unu abatala nʼime ogige tutu ụbọchị asaa agafee. Nʼoge a, doonụ onwe unu ọcha, dokwaanụ ndị niile unu dọtara nʼagha ọcha, nʼụbọchị nke atọ na nʼụbọchị nke asaa. Debekwanụ uwe niile ọcha, ya na ihe niile e ji akpụkpọ anụ na ajị ewu, maọbụ osisi, mee.” Mgbe ahụ, Elieza onye nchụaja gwara ndị ikom niile ahụ jere agha okwu sị ha, “Nke a bụ iwu anyị nyere . Otu ọ dị ọlaedo, ọlaọcha, bronz, igwe, gbamgbam na opu, na ihe ọ bụla ọzọ bụ nke ga-anagide ọkụ, ka a ga-eme ka ọ gabiga site nʼọkụ, mgbe ahụ ọ ga-adịkwa ọcha. Ma aghaghị ịga nʼihu ime ka ha dị ọcha site nʼịsacha ha nʼime mmiri nke nsacha. Ma ihe ọbụla nke na-agaghị anagide ọkụ ka a ga-eji mmiri sachaa, maka ido ya ọcha. Nʼụbọchị nke asaa, unu aghaghị ịsacha uwe unu niile, bụrụ ndị dị ọcha. Mgbe ahụ, unu pụrụ ịlọghachi nʼọmụma ụlọ ikwu ndị .” Ma anyị sịrị , “Gị na onye nchụaja, na ndịisi ezinaụlọ nke ọgbakọ niile, ga-agụkọ ihe niile unu dọtara nʼagha chọpụta ọnụọgụgụ mmadụ na anụmanụ. Mgbe ahụ, kee ihe ndị a niile ụzọ abụọ. Ọkara ya ga-abụ nke ndị ikom ahụ niile gara agha, ma ọkara nke ọzọ ka a ga-enye ọgbakọ niile. Ma anyị nwere oke site nʼoke ndị ahụ jere agha: mmadụ, na ehi niile, na ịnyịnya ibu niile, na atụrụ na ewu niile. Oke anyị bụ otu ụzọ nʼime narị ise ọbụla. Nye onye nchụaja oke sitere nʼaja a dịka ihe anyị ketara. Otu aka ahụ kwa, site nʼoke ndị ga-eketa, kee ụtụ. Otu ụzọ nʼime iri ise, maọbụ mmadụ, maọbụ ehi, maọbụ ịnyịnya ibu, maọbụ atụrụ, maọbụ ewu, maọbụ igwe anụ ụlọ ụzọ. Were ha nye ndị ị, ndị ọ dị nʼaka ilekọta ụlọ nzute anyị, ka ọ bụrụ oke nke ha.” Ya mere, Mosis na onye nchụaja mere dịka anyị nyere ha nʼiwu. Ihe nweta bụ nke fọdụrụ nʼihe ndị agha lụtara nʼagha bụ ndị a, bụ atụrụ dị narị puku isii, iri puku asaa na puku ise (675,000), Ehi dị iri puku asaa na puku abụọ (72,000), ịnyịnya ibu dị iri puku isii na otu puku (61,000), Ụmụ agbọghọ na-amatabeghị nwoke dị iri puku atọ na puku abụọ (32,000). Ya mere, ọkara e nyere ndị gara lụọ agha dị: Igwe ewu na atụrụ dị narị puku atọ na iri puku atọ na puku asaa na narị ise (337,500). Nʼime ya, ụtụ e nyere anyị site nʼigwe atụrụ ahụ dị narị isii na iri asaa na ise (675). Igwe ehi dị iri puku atọ na puku isii (36,000). Nʼime ya, ihe e nyere anyị bụ iri asaa na abụọ (72). Ịnyịnya ibu dị iri puku atọ na narị ise (30,500). Nke e nyere anyị bụ iri isii na otu (61). Ọnụọgụgụ ụmụ agbọghọ dị puku iri na isii (16,000). Ndị e nyere anyị dị iri atọ na abụọ (32). Mosis nyere bụ onye nchụaja anyị oke nʼihe ndị ahụ niile a tụrụ nʼụtụ, dịka anyị nyere nʼiwu. Ma ọkara nke ahụ dịrị ndị , nke kewapụtara site na nke ndị ikom lụrụ agha. Ọkara nke nzukọ dị, igwe ewu na atụrụ, narị puku atọ, iri puku atọ, puku asaa na narị ise (337,500), igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000), ịnyịnya ibu, iri puku atọ na narị ise (30,500), ụmụ agbọghọ, puku iri na isii (16,000). Site nʼoke ndị họpụtara otu ụzọ nʼime iri ise, ma mmadụ ma anụ ụlọ dịka anyị nyere nʼiwu. O nyere ha ndị ị na-elekọta ụlọ nzute anyị mmadụ na anụ ụlọ ndị a. Mgbe ahụ, ndịisi agha niile na ndị ọchịagha na-achị imerime puku ndị agha, na ndị na-achị narị ndị agha bịakwutere , sị ya, “Ndị ohu gị agụọla ndị niile gara agha nọ nʼokpuru anyị, chọpụta na o nweghị onye ọbụla a na-achọ achọ. Ya mere, anyị wetaara anyị onyinye site nʼihe anyị kwatara nʼagha. Onyinye anyị bụ ihe onye ọbụla nwetara, ihe ọlaedo a na-agba nʼụkwụ na mgbaaka, na ọlaaka ikike, na ọlantị na ihe iyi nʼolu niile, i ji ha chụọ aja mkpuchi mmehie nʼihi onwe anyị nʼihu anyị.” Mosis na onye nchụaja natara onyinye ọlaedo ndị ahụ bụ ihe a kpụrụ akpụ site nʼaka ha. Ịdị arọ nke ihe ọlaedo niile nke ndị ọchịagha na-achị imerime puku ndị agha, na ndị na-achị narị ndị agha, nke na chere nʼihu anyị dịka onyinye, dị narị kilogram na iri itoolu. Ndị ahụ lụrụ agha ahụ nwekwara ọtụtụ ihe ndị ọzọ ha debeere onwe ha. Mosis na onye nchụaja natara onyinye ọlaedo ndị a dị iche site nʼaka ndị ọchịagha na-achị ọtụtụ puku ndị agha na narị ndị agha. E webatara onyinye ndị a nʼụlọ nzute, debe ha nʼihu anyị ka ọ bụrụ ihe ncheta nye anyị nʼihi ndị niile.

Every verse in Numbers 31

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00