Numbers 33:42

“Ha hapụrụ Zalmona bịaruo Punon ebe ha mara ụlọ ikwu ha.”

Numbers 33:42 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 42 of 56 in Numbers chapter 33 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 33 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ndị a bụ usoro mbili ije ụmụ , site nʼoge ha hapụrụ dịka ha si nọọ nʼigwe nʼigwe. Ọ bụ na Erọn duuru ha nʼije ndị a. Mosis, nʼonwe ya, dere usoro ije ha ndị a nʼakwụkwọ dịka anyị nyere ya nʼiwu. Ha biliri njem site na , nʼụbọchị nke iri na ise nʼọnwa nke mbụ, ụbọchị na-esota nke e mere . Ha niile zọpụrụ ije nʼatụghị egwu nʼihu ndị , mgbe ndị ha nọ na- ụmụ ha niile ndị e buru ụzọ mụọ, bụ ndị anyị tigburu nʼetiti ha nʼihi na anyị kpere chi ha niile ikpe. Ndị hapụrụ , bịa maa ụlọ ikwu ha na ọt. Ha hapụrụ ọt bịaruo , nke dị nʼọnụ ọnụ ọzara ahụ. Ha hapụrụ laghachi azụ gaa Pi , nke dị nso nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ -ọn, ebe ha manyere ụlọ ikwu ha na ndịda ugwu . Mgbe ha hapụrụ Pi , ha sitere nʼetiti gafee gaa ije ụbọchị atọ bata nʼọzara . Ha manyere ụlọ ikwu ha na . Mgbe ha hapụrụ , ha batara , ebe e nwere mmiri iri na abụọ si nʼala na-asọpụta, na iri osisi nkwụ asaa. Ha nọrọ ọdụ dị ukwuu nʼebe a. Mgbe ha hapụrụ , ha wuru ụlọ ikwu ha nʼakụkụ . Emesịa, ha hapụrụ gaa maa ụlọ ikwu ha nʼọzara a na-akpọ . Ha hapụrụ ọzara gaa maa ụlọ ikwu ha na . Emesịa, ha hapụrụ bịaruo maa ụlọ ikwu ha. Mgbe ha hapụrụ , ha rutere , ebe ndị na-ahụghị mmiri ọṅụṅụ. Ha hapụrụ bịaruo nʼọzara Saịnaị ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ọzara Saịnaị bịaruo ọt ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ọt bịaruo ọt ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ọt bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo - ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ - bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo nʼugwu ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ugwu bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo Họ ịdgad ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ Họ ịdgad bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ọn ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ọn bịa maa ụlọ ikwu ha na , nke dị nʼọzara . Ha hapụrụ bịa maa ụlọ ikwu ha nʼugwu nʼoke ala ndị Edọm. Erọn, bụ onye nchụaja gbagoro nʼugwu site nʼiwu anyị. Nʼebe ọ nọ nwụọ, nʼụbọchị mbụ nke ọnwa nke ise, nʼafọ nke iri anọ site na mgbe ụmụ si pụta. Erọn gbara narị afọ na iri afọ abụọ na atọ mgbe ọ nwụrụ nʼugwu . Onye bụ eze , onye bi na nʼime ala , nụrụ na ndị na-abịa. Ha hapụrụ ugwu bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo , nʼoke ala ndị . Ha hapụrụ bịaruo ọn ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ọn bịaruo ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ bịaruo nʼugwu nke dị nso na ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Ha hapụrụ ugwu bata nʼobosara ala nʼakụkụ osimiri Jọ, na ncherita ihu , ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Mgbe ha nọ nʼebe a, ha manyere ụlọ ikwu ha nʼebe dị iche iche nʼakụkụ osimiri Jọ, site na -ọt rute rịị ebe a na-akpọ -, nʼobosara ala . Nʼobosara ala , nʼakụkụ Jọ, na ncherita ihu ka anyị nọ gwa okwu sị ya, “Gwa ụmụ okwu sị ha, ‘Mgbe unu gafere osimiri Jọ banye nʼala , unu aghaghị ịchụpụ ndị niile bi nʼebe ahụ ma bibie chi niile ha na-efe, ndị ha ji nkume tụọ na ndị ha kpụrụ akpụ. Unu ga-ebibikwa ebe niile dị nʼelu ugwu niile, ebe ha na-anọ efe arụsị ha niile ofufe. Nwetanụ ala ahụ, birikwa nʼime ya, nʼihi na enyela m unu ala ahụ ka unu nwere ya. Unu ga-eke ala ahụ site nʼife nza, dịka agbụrụ unu niile si dị. Ndị bara ụba nye ha ihe nketa dị ukwuu, ndị dị ole na ole nye ha ihe nketa dị nta. Ihe ọ bụla ruuru agbụrụ ọbụla site nʼife nza ga-abụ nke ha. Kee ya dịka ebo nna nna unu ha si dị. “ ‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị niile bi nʼala ahụ, ndị unu hapụrụ ga-abụrụ unu iberibe unyi nʼanya unu. Ha ga-adịkwara unu ka ogwu nke ga-adụkasị unu ahụ. Ha ga-enye unu nsogbu nʼala ahụ unu na-aga ibi nʼime ya. Mgbe ahụ kwa, aga m emeso unu ụdị mmeso ahụ m na-akwado imeso ha ugbu a.’ ”

Every verse in Numbers 33

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00