Numbers 34:29
“Ndị a bụ ndị ikom Onyenwe anyị nyere iwu si ha kenye ndị Izrel ihe nketa ha nʼala Kenan.”
Numbers 34:29 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 29 of 29 in Numbers chapter 34 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Numbers 34 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Nye ndị iwu sị ha, ‘Mgbe unu banyere nʼala , ndị a bụ oke ala ndị ahụ unu ga-enweta dịka ihe nketa unu: “ ‘Oke ala unu nʼakụkụ ndịda ga-etinyetụ aka nʼọzara . Ala unu na ala ndị Edọm ga-enwekọ oke ala. Nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, oke ala ndịda unu ga-ebido na ngwụcha , gafee ndịda , gabiga ruo ọzara , gbada ndịda ruo . Site nʼebe ahụ ọ ga-aga ruo , gafee ruo ọn, ebe ọ ga-echigharị gbasoro iyi nke ma kwụsị nʼosimiri ịa. Oke ala unu nʼakụkụ ọdịda anyanwụ ga-abụ ọnụ mmiri osimiri ịa. Nke a ga-abụ oke ala unu. Oke ala unu nʼakụkụ ugwu ga-amalite nʼosimiri ịa ruo nʼugwu . Ọ ga-esitekwa nʼugwu ruo , gbatịakwa ruo , ruo tutu kwụsị na . Nke a ga-abụ oke ala unu nʼakụkụ ugwu. Oke ala unu nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ga-ebido na ruo . Oke ala ahụ ga-agbada site ruo nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ . Site nʼebe ahụ, ọ ga-agbasoro ndịda ọdịda anyanwụ . Mgbe ahụ, ọ ga-aga ogologo ogologo, gbasoro osimiri Jọ, tutu kwụsị nʼ . “ ‘Nke a bụ ala unu, na oke ala ya nʼakụkụ ọbụla.’ ” Mosis nyere ndị iwu sị, “Kesaanụ ala a dịka ihe nketa site nʼife nza. Onyenwe anyị enyela iwu ka enye ya ebo itoolu na ọkara ndị ahụ fọdụrụ. Nʼihi na ebo na tinyere ọkara ebo , enwetalarị ala ihe nketa ha. Ebo abụọ nʼọkara ndị a enwetala ihe nketa nke ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọ, na ncherita ihu obodo .” Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Ndị a bụ aha ndị ikom m họpụtara ịhụ na e kenyere unu ala ahụ dịka ihe nketa unu. Elieza onye nchụaja, na nwa . Site nʼebo ọbụla họpụta otu onyendu ka ha nye aka ikesa ala nketa ahụ. “Ndị a bụ aha ndị a họpụtara: “Kaleb nwa , site nʼebo . Shemuel nwa , site nʼebo ọn Elidad nwa , site nʼebo . Buki nwa , onyendu si nʼebo . Haniel nwa , onyendu si nʼebo , nwa . Kemuel nwa , onyendu si nʼebo , nwa . Elizafan nwa , onyendu si nʼebo ụlọn. Paltiel nwa , onyendu si nʼebo . Abihud nwa , onyendu si nʼebo . Pedahel nwa , onyendu si nʼebo ị.” Ndị a bụ ndị ikom anyị nyere iwu si ha kenye ndị ihe nketa ha nʼala .
Every verse in Numbers 34
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.