Numbers 36:6

“Ma nke a bụ iwu Onyenwe anyị na-enye maka ụmụ ndị inyom Zelofehad. Ha nwere ike ịlụ onye ọbụla masịrị ha, ma onye ha ga-alụ ga-abụrịrị onye si nʼagbụrụ ebo nna ha.”

Numbers 36:6 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 6 of 13 in Numbers chapter 36 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 36 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Nʼoge ahụ, ndịisi ezi agbụrụ , nwa , nwa , otu nʼime ụmụ , bịakwutere na ndị ndu, na ndịisi ezi ụmụ sị ha: “Mgbe anyị nyere unu onyenwe m iwu inye ụmụ ala ahụ nʼihe nketa site nʼife nza, onye nyekwara gị iwu iwere ihe nketa nwanne anyị nwoke nyefee nʼaka ụmụ ya ndị inyom. Ugbu a, ọ bụrụ na ha alụọ ndị ikom si nʼebo ọzọ, mgbe ahụ, ihe nketa ha ga-abụ nke anapụrụ anyị, tụkwasị nʼihe nketa nke ebo ebe ha lụrụ di. Nʼụzọ dị otu a, ihe nketa anyị ga-abụ nke e wepụrụ ihe site na ya. Mgbe afọ inwere onwe nye ruru, a ga-agụnye ihe nketa ha nʼebo ebe ha lụrụ dị. A ga-esi otu a wepụ ala ha site nʼihe nketa nke nna nna anyị ha ketara.” Mgbe ahụ, Mosis nyere ndị ntụziaka site nʼiwu anyị sị, “Ihe ndị ikom ebo na-ekwu ziri ezi. Ma nke a bụ iwu anyị na-enye maka ụmụ ndị inyom . Ha nwere ike ịlụ onye ọbụla masịrị ha, ma onye ha ga-alụ ga-abụrịrị onye si nʼagbụrụ ebo nna ha. O nweghị ihe nketa ọbụla nʼ ga-esi nʼaka otu ebo gafee nʼebo ọzọ. Nʼihi na ihe nketa nke ebo ọbụla ga-adịgidere ha dịka otu e siri kee ya nye nna nna ha. Nwa nwanyị ọbụla ketara ala nʼebo ọ bụla ga-alụ di site nʼagbụrụ ebo nna ya. Ka ala ha ghara ịgafere ebo ọzọ. Ọ dịghị ihe nketa ọbụla ga-esi nʼotu ebo feere ebo ọzọ. Nʼihi na ebo ọbụla ga-edebere onwe ha ala ha ketara.” Ya mere, ụmụ ndị inyom mere dịka anyị nyere nʼiwu. Ụmụ ndị a: Mahla, na Tịaza, na , na , na , lụrụ ndị ikom si nʼebo nna ha. Ha lụrụ di nʼagbụrụ ụmụ , nwa . Nʼụzọ dị otu a, ihe nketa ha dịgidere nʼebo na agbụrụ nna ha. Ndị a bụ iwu na ụkpụrụ anyị sitere nʼaka nye ndị nʼoge ha nọ nʼobosara ala , nʼakụkụ osimiri Jọ, na ncherita ihu .

Every verse in Numbers 36

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00