Numbers 8:18

“Ewerela m ndị Livayị nʼọnọdụ ụmụ nwoke mbụ niile a mụrụ nʼIzrel.”

Numbers 8:18 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible

Verse 18 of 26 in Numbers chapter 8 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.

Numbers 8 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Gwa Erọn okwu sị ya, ‘Mgbe ọbụla ị mụnyere oriọna asaa nke iheọkụ, ị ga-edozi ha ka ìhè ha na-enwupụta naanị nʼihu iheọkụ ahụ.’ ” Erọn mere otu a. O doziri oriọna ndị ahụ ka ha chee ihu nʼihe ịdọba oriọna, dịka anyị nyere nʼiwu. Otu a ka esi mee ihe ịdọba oriọna ahụ. Ọ bụ naanị ọlaedo ka e ji kpụọ iheọkụ ahụ, site nʼụkwụ ya ruo nʼokooko niile e ji chọọ ya mma. A kpụrụ iheọkụ ahụ nʼusoro dịka oyiyi anyị gosiri si dị. Mgbe ahụ anyị gwara okwu sị, “Ugbu a, site nʼetiti ụmụ , kpọpụta ụmụ ị, doo ha iche, mee ha ka ha dịrị ọcha. Ime ka ha dị ọcha, lee ihe ị ga-eme. Fesa ha mmiri na-asachapụ mmehie. Hụkwa na ha kpụchapụrụ ajị niile dị ha nʼahụ, ma sachaa uwe ha. Si otu a mee ka ha bụrụ ndị dị ọcha. Gwa ha ka ha weta nwa oke ehi na onyinye mkpụrụ ọka, bụ ụtụ ọka a gwara mmanụ. Ha ga-ewetakwa nwa oke ehi ọzọ; ka ọ bụrụ ihe ha ji achụ aja mmehie. Emesịa, kpọbata ụmụ ị nʼọnụ ụzọ ụlọ nzute ahụ. Meekwa ka ọgbakọ ndị niile zukọọ nʼebe ahụ. Kpọpụta ndị ị nʼihu anyị, ma mee ka ndị niile bikwasị ha aka ha. Mgbe ahụ, Erọn ga-ewere ndị ị chee anyị nʼihu dịka onyinye mfufe ndị niile na-enye ya. Nʼụzọ dị otu a, ụmụ ị niile ga-abụ ndị jikere ijere anyị ozi. “Emesịa, ndị ị ga-abịa bikwasị aka ha nʼisi oke ehi abụọ ndị ahụ jiri otu nʼime oke ehi abụọ ndị ahụ chụọ aja mmehie nye anyị, jiri nke ọzọ chụọ aja nsure ọkụ, maka ikpuchi mmehie ndị ị. Mgbe ahụ, mee ka ndị ị guzo nʼihu Erọn na ụmụ ndị ikom, werekwa ha nyefee anyị nʼaka dịka a ga-asị na ha bụ onyinye mfufe a na-enye anyị. Otu a ka ị ga-esi doo ndị ị nsọ ime ka ha dịrị iche site nʼigwe ụmụ ndị ọzọ. Ọ bụ m nwe ndị ị. “Mgbe i dosiri ndị ị nsọ, cheekwa ha nʼihu anyị dịka aja mfufe, ha ga-abịa nʼime ụlọ nzute ahụ ije ozi dịrị ha. Ha bụ nke m site nʼetiti ụmụ niile. Anarala m ha ka ha bụrụ nke m nʼọnọdụ ụmụ niile e bụ ụzọ mụọ, nwa nwoke nke nwanyị ọbụla nʼ. Nʼihi na nwa nwoke mbụ ọbụla a mụrụ nʼetiti ndị bụ nke m, ma mmadụ ma anụmanụ niile. Edoro m ha nsọ nye onwe m, site nʼabalị ụbọchị ahụ m tigbusiri ụmụ niile e bụ ụzọ mụọ nʼ. Ewerela m ndị ị nʼọnọdụ ụmụ nwoke mbụ niile a mụrụ nʼ. Site nʼetiti ndị niile, ewerela m ndị ị nye Erọn na ụmụ ya ndị ikom dịka onyinye, ka ha rụọ ọrụ niile dị nʼime ụlọ nzute ahụ nʼọnọdụ ụmụ . Ka ha kpuchiere ha mmehie ha niile ka ihe otiti nke nrịa nrịa ghara ịbịakwasị ụmụ , mgbe ọbụla ha bịara nso ebe nsọ ahụ.” Ya mere, Mosis na Erọn na nzukọ niile nke ụmụ chere ụmụ ị nʼihu anyị, nʼusoro dịka anyị nyere nʼiwu. Ndị ị niile doro onwe ha ọcha, sachakwaa uwe ha niile. Erọn chere ha nʼihu anyị dịka onyinye aja mfufe, chụọrọ ha aja ikpuchi mmehie, ime ka ha dị ọcha. Nʼikpeazụ, ndị ị bịara ije ozi ha nʼụlọ nzute nʼokpuru Erọn na ụmụ ya ndị ikom. Ha nyekwara ndị ị ọrụ dịka anyị nyere nʼiwu. Onyenwe anyị gwara okwu sị ya, “Iwu m ndị a metụtara ndị ị niile. Nwoke onye ị ọbụla ga-ebido ịrụ ọrụ nʼụlọ nzute m mgbe ọ gbara iri afọ abụọ na ise. Ọ ga-akwụsịkwa ịrụ ọrụ nʼime ya mgbe ọ gbara iri afọ ise, mgbe oge ezumike ọrụ ya ga-amalite. Ha nwere ike inyere ụmụnne ha aka nʼịrụ ọrụ ha nʼime ụlọ nzute, ma ha onwe ha agaghị arụ ọrụ ahụ. Otu a ka ị ga-esi dozie ọrụ ije ozi nke ndị ị.”

Every verse in Numbers 8

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00