MyBibleAtlasAbụ Ọma 110

Abụ Ọma

Abụ Ọma 110

Psalm 110 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 110Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a royal Psalm that proclaims the Messiah's rule and enduring priesthood.

Abụ Ọma 110 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Onyenwe anyị gwara m okwu sị ya: “Nọdụ ala nʼaka nri m ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị ihe mgbakwasị ụkwụ nye ụkwụ gị.”

KJV verse 1: The LORD said unto my Lord, Sit thou at my right hand, until I make thine enemies thy footstool.

Onyenwe anyị ga-eme ka ike ọchịchị gị site na ọn ruo ala ndị ọzọ; ị ga-achị nʼetiti ndị iro gị niile.

KJV verse 2: The LORD shall send the rod of thy strength out of Zion: rule thou in the midst of thine enemies.

Nʼụbọchị ị ga-ebu agha, ndị agha gị niile ga-ahọrọ nʼonwe ha i soro gị. Ndị yikwasịrị ịma mma nke ịdị nsọ ka uwe, bụ ụmụ okorobịa gị ga-abịakwute gị dịka igirigi site nʼafọ ụtụtụ.

KJV verse 3: Thy people shall be willing in the day of thy power, in the beauties of holiness from the womb of the morning: thou hast the dew of thy youth.

Onyenwe anyị aṅụọla iyi, ọ gaghị agbanwe uche ya: “Gị onwe gị bụ onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi, nʼusoro .”

KJV verse 4: The LORD hath sworn, and will not repent, Thou art a priest for ever after the order of Melchizedek.

Onyenwe anyị nọ nʼaka nri gị. Ọ ga-egwepịa ndị eze nʼụbọchị oke iwe ya.

KJV verse 5: The Lord at thy right hand shall strike through kings in the day of his wrath.

Ọ ga-ekpe mba niile ikpe, na-atụkọta ndị nwụrụ anwụ, ma gwepịa ndị na-achị achị nʼelu ụwa niile.

KJV verse 6: He shall judge among the heathen, he shall fill the places with the dead bodies; he shall wound the heads over many countries.

Ọ ga-aṅụ mmiri site nʼiyi nta nke dị nʼakụkụ ụzọ; nʼihi nke a, ọ ga-eweli isi ya elu.

KJV verse 7: He shall drink of the brook in the way: therefore shall he lift up the head.

Every verse in Abụ Ọma 110

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1100:00 / 0:00