MyBibleAtlasAbụ Ọma 112

Abụ Ọma

Abụ Ọma 112

Psalm 112 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 112Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a wisdom Psalm that describes the blessing and stability of the person who fears the LORD.

Abụ Ọma 112 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị. Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye na-atụ egwu anyị; onye na-enwe oke mmasị idebe iwu ya niile.

KJV verse 1: Praise ye the LORD. Blessed is the man that feareth the LORD, that delighteth greatly in his commandments.

Ụmụ ya ga-abụ ndị dị ike nʼala ahụ; ọgbọ ndị na-eme ihe ziri ezi ga-abụ ndị a gọziri agọzi.

KJV verse 2: His seed shall be mighty upon earth: the generation of the upright shall be blessed.

Akụnụba na-adịgide nʼụlọ ya; ezi omume ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 3: Wealth and riches shall be in his house: and his righteousness endureth for ever.

Ìhè na-enwuru ndị na-eme ihe ziri ezi, ọ bụladị nʼime ọchịchịrị, nyekwa ndị na-eme amara, ndị obiọma na ndị ezi omume.

KJV verse 4: Unto the upright there ariseth light in the darkness: he is gracious, and full of compassion, and righteous.

Ihe ọma ga-abịara onye ahụ na-eme ebere na-ejikwa obi ya agbazinye ndị mmadụ ihe, onye na-eji ikpe ziri ezi arụ ọrụ ya niile.

KJV verse 5: A good man sheweth favour, and lendeth: he will guide his affairs with discretion.

Nʼezie, agaghị ewezuga ya nʼọnọdụ ya; a ga-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 6: Surely he shall not be moved for ever: the righteous shall be in everlasting remembrance.

Ọ gaghị atụ egwu akụkọ ọjọọ; obi ya na-eguzosi ike, na-atụkwasị anyị obi.

KJV verse 7: He shall not be afraid of evil tidings: his heart is fixed, trusting in the LORD.

Obi ya siri ike, ọ gaghị atụ egwu ihe ọbụla; nʼikpeazụ, ọ ga-ele ndị na-akpọ ya asị anya na mmeri.

KJV verse 8: His heart is established, he shall not be afraid, until he see his desire upon his enemies.

Ọ gbasapụrụ aka ya nye ndị ogbenye onyinye dị iche iche, ezi omume ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi; a ga-ewere nsọpụrụ welie mpi ya elu.

KJV verse 9: He hath dispersed, he hath given to the poor; his righteousness endureth for ever; his horn shall be exalted with honour.

Iwe ga-ewe onye ajọ omume mgbe ọ ga-ahụ ya, ọ ga-atagide ikikere eze tutu ọ nwụọ; olileanya niile nke ndị ajọ omume ga-ala nʼiyi.

KJV verse 10: The wicked shall see it, and be grieved; he shall gnash with his teeth, and melt away: the desire of the wicked shall perish.

Every verse in Abụ Ọma 112

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1120:00 / 0:00