MyBibleAtlasAbụ Ọma 113

Abụ Ọma

Abụ Ọma 113

Psalm 113 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 113Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that exalts the LORD who stoops to lift the poor and needy.

Abụ Ọma 113 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị! Toonu anyị unu ndị ohu ya. Toonu aha anyị.

KJV verse 1: Praise ye the LORD. Praise, O ye servants of the LORD, praise the name of the LORD.

Ka aha anyị bụrụ ihe a gọziri agọzi site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 2: Blessed be the name of the LORD from this time forth and for evermore.

Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha anyị ga-abụ ihe a na-eto eto.

KJV verse 3: From the rising of the sun unto the going down of the same the LORD’S name is to be praised.

Onyenwe anyị dị elu karịa mba niile, ebube ya dị elu karịa eluigwe.

KJV verse 4: The LORD is high above all nations, and his glory above the heavens.

Onye dị ka anyị anyị, onye nọkwasịrị ocheeze nʼebe dị elu,

KJV verse 5: Who is like unto the LORD our God, who dwelleth on high,

onye na-eme onwe ya ka ọ dị ala ilekwasị eluigwe na ụwa anya?

KJV verse 6: Who humbleth himself to behold the things that are in heaven, and in the earth!

Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu;

KJV verse 7: He raiseth up the poor out of the dust, and lifteth the needy out of the dunghill;

ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ, ọ na-eme ka o soro ndị a maara aha ha nʼetiti ụmụ mmadụ nọkọọ.

KJV verse 8: That he may set him with princes, even with the princes of his people.

Ọ na-eme ka nwanyị aga biri nʼụlọ nke ya dịka nne mụrụ ọtụtụ ụmụ ọṅụ juru obi. Toonu anyị.

KJV verse 9: He maketh the barren woman to keep house, and to be a joyful mother of children. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 113

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1130:00 / 0:00