MyBibleAtlasAbụ Ọma 121

Abụ Ọma

Abụ Ọma 121

Psalm 121 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 121Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a song of ascents that looks to the Maker of heaven and earth as Israel's watchful keeper.

Abụ Ọma 121 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m?

KJV verse 1: I will lift up mine eyes unto the hills, from whence cometh my help.

Inyeaka m na-esite nʼaka anyị, onye kere eluigwe na ụwa bịa.

KJV verse 2: My help cometh from the LORD, which made heaven and earth.

Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile;

KJV verse 3: He will not suffer thy foot to be moved: he that keepeth thee will not slumber.

nʼezie onye na-eche nche adịghị arahụ ụra, ọ dịghị atụkwa oru ụra.

KJV verse 4: Behold, he that keepeth Israel shall neither slumber nor sleep.

Onyenwe anyị na-eche gị nche, Onyenwe anyị bụ ndo gị nʼaka nri gị;

KJV verse 5: The LORD is thy keeper: the LORD is thy shade upon thy right hand.

anyanwụ agaghị achagbu gị nʼehihie, ọnwa agaghị etigbukwa gị nʼabalị.

KJV verse 6: The sun shall not smite thee by day, nor the moon by night.

Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị. Ọ ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile.

KJV verse 7: The LORD shall preserve thee from all evil: he shall preserve thy soul.

Onyenwe anyị ga-echebe gị mgbe ị na-apụ na mgbe ị na-abata abata, site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi.

KJV verse 8: The LORD shall preserve thy going out and thy coming in from this time forth, and even for evermore.

Every verse in Abụ Ọma 121

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1210:00 / 0:00