Psalms

Psalms 122

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context

Psalms 122 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sị m, “Ka anyị gaa nʼụlọnsọ anyị.” Ụkwụ anyị eguzola ugbu a nʼọnụ ụzọ ama gị niile, gị obodo . E wuru dịka obodo a chịkọtara ọnụ nke ọma. Ọ bụ ebe ahụ ka ebo niile na-arịgo, bụ ebo niile nke anyị, ịbụku aha anyị abụ dịka iwu o nyere ndị si dị. Nʼebe ahụ ka ocheeze niile nke ikpe ikpe dị, bụ ocheeze niile nke ezinaụlọ . Kpeenụ ekpere maka udo : “Ka ndị niile hụrụ gị nʼanya nọọ nʼudo. Ka udo dịrị nʼime mgbidi gị niile nchekwa dịrịkwa nʼime ebe nche gị niile e wusiri ike.” Nʼihi ụmụnne m na ndị enyi m, ana m ekwu okwu sị, “Udo dịrị gị.” Nʼihi ụlọ anyị, Chineke anyị, aga m achọ ọganihu gị.

Every verse in Psalms 122

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

0:000:00