Psalms
Psalms 125
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 125 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ndị niile na-atụkwasị anyị obi na-anọgidesi ike dị ka ugwu ọn nke a na-apụghị inugharị, nke na-adịgidekwa nʼọnọdụ ya ruo mgbe ebighị ebi. Dịka ugwu niile si gbaa obodo gburugburu, otu a ka anyị na-agba ndị ya gburugburu ugbu a na ruo mgbe ebighị ebi. Mkpara ọchịchị ndị ajọ omume agaghị adịgide nʼala ndị ezi omume ketara nʼife nza, nʼihi na ndị ezi omume nwere ike itinye aka ha na-ime ihe ọjọọ. O anyị, meere ndị niile na-eme ezi omume ihe ọma, ya bụ, ndị niile obi ha ziri ezi. Ma anyị ga-achụpụ ndị niile na-agbaso ụzọ aghụghọ na ndị niile na-eme ajọ ihe. Ka udo dịrị .
Every verse in Psalms 125
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.