MyBibleAtlasAbụ Ọma 124

Abụ Ọma

Abụ Ọma 124

Psalm 124 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 124Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a song of ascents that gives thanks that the LORD preserved his people from destruction.

Abụ Ọma 124 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

A sị na anyị adịnyereghị anyị, ka kwuo,

KJV verse 1: If it had not been the LORD who was on our side, now may Israel say;

a sị na anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị,

KJV verse 2: If it had not been the LORD who was on our side, when men rose up against us:

mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ;

KJV verse 3: Then they had swallowed us up quick, when their wrath was kindled against us:

idee mmiri gaara iri anyị, oke mmiri gaara ebufu anyị,

KJV verse 4: Then the waters had overwhelmed us, the stream had gone over our soul:

ebili mmiri niile gaara ebufu anyị.

KJV verse 5: Then the proud waters had gone over our soul.

Ma otuto dịrị anyị, onye na-ekweghị ka ha jiri eze ha dọrie anyị.

KJV verse 6: Blessed be the LORD, who hath not given us as a prey to their teeth.

Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya; ọnya ahụ agbajiela, anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị.

KJV verse 7: Our soul is escaped as a bird out of the snare of the fowlers: the snare is broken, and we are escaped.

Inyeaka anyị dị nʼaha anyị, onye kere eluigwe na ụwa.

KJV verse 8: Our help is in the name of the LORD, who made heaven and earth.

Every verse in Abụ Ọma 124

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1240:00 / 0:00