MyBibleAtlasAbụ Ọma 127

Abụ Ọma

Abụ Ọma 127

Psalm 127 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 127Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading says it is “for Solomon”. This is a song of ascents that teaches that fruitful work and family life depend on the LORD's blessing.

Abụ Ọma 127 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Ọ bụrụ na anyị ewughị ụlọ, ndị na-ewu ya na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu. Ọ bụrụ na anyị echeghị obodo, nʼefu ka ndị nche na-amụ anya.

KJV verse 1: Except the LORD build the house, they labour in vain that build it: except the LORD keep the city, the watchman waketh but in vain.

Ọ bụ nʼefu ka ị na-ebili nʼisi ụtụtụ na-adọgbu onwe gị nʼọrụ ịchọta ihe ị ga-eri ruo nʼabalị, nʼihi na ọ na-eme ka ndị niile ọ hụrụ nʼanya hie ụra nʼudo.

KJV verse 2: It is vain for you to rise up early, to sit up late, to eat the bread of sorrows: for so he giveth his beloved sleep.

Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka anyị, ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye.

KJV verse 3: Lo, children are an heritage of the LORD: and the fruit of the womb is his reward.

Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.

KJV verse 4: As arrows are in the hand of a mighty man; so are children of the youth.

Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye kpojuru àkụ ndị a nʼakpa àkụ ya. Ihere agaghị eme ha mgbe ha na ndị iro na-arụrịta ụka nʼama.

KJV verse 5: Happy is the man that hath his quiver full of them: they shall not be ashamed, but they shall speak with the enemies in the gate.

Every verse in Abụ Ọma 127

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1270:00 / 0:00