Psalms
Psalms 128
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 128 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Ngọzị na-adịrị ndị niile na-atụ egwu anyị, ndị na-aga ije nʼirube isi nye ya. Ị ga-eri mkpụrụ ọrụ aka gị; ọtụtụ ngọzị na ihe ịga nke ọma ga-abụ nke gị. Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị na-amị mkpụrụ nʼime ụlọ gị; ụmụ gị ndị ikom ga-adịkwa ka ome osisi oliv gburugburu tebul gị. Otu a ka a ga-esi gọzie nwoke ahụ na-atụ egwu anyị. Ka anyị gọzie gị site na ọn ụbọchị niile nke ndụ gị; ka i hụkwa ọdịmma , ka ị dị ndụ hụ ụmụ ụmụ gị. Ka udo dịrị .
Every verse in Psalms 128
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.