Psalms
Psalms 133
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 133 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Lee ka o si bụrụ ihe dị mma na ihe ọṅụ mgbe ụmụnne na-ebikọ nʼotu! Ọ dị ka mmanụ dị oke ọnụahịa a wụrụ nʼisi, nke na-asọdata ruo nʼahụọnụ, e, nke na-asọdata ruo nʼahụọnụ Erọn, ruokwa nʼolu uwe mwụda ya. Ọ dị ka a ga-asị na igirigi si na na-ada nʼelu nʼugwu ọn. Nʼihi na nʼebe ahụ ka anyị na-enye onyinye ngọzị ya, ọ bụladị ndụ na-adị ruo mgbe ebighị ebi.
Every verse in Psalms 133
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.