MyBibleAtlasAbụ Ọma 132

Abụ Ọma

Abụ Ọma 132

Psalm 132 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 132Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a song of ascents that remembers David's devotion and asks God to honour his covenant with Zion.

Abụ Ọma 132 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, cheta , nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ.

KJV verse 1: LORD, remember David, and all his afflictions:

Ọ ṅụrụ iyi nye anyị, kwee nkwa nye dị ukwuu nke ọb:

KJV verse 2: How he sware unto the LORD, and vowed unto the mighty God of Jacob;

“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,

KJV verse 3: Surely I will not come into the tabernacle of my house, nor go up into my bed;

agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra,

KJV verse 4: I will not give sleep to mine eyes, or slumber to mine eyelids,

tutu ruo mgbe m chọtaara anyị ọnọdụ ebe obibi nye dị ukwuu nke ọb.”

KJV verse 5: Until I find out a place for the LORD, an habitation for the mighty God of Jacob.

Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼ, anyị chọtara ya nʼubi niile nke .

KJV verse 6: Lo, we heard of it at Ephratah: we found it in the fields of the wood.

“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya; ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya.

KJV verse 7: We will go into his tabernacles: we will worship at his footstool.

‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị.

KJV verse 8: Arise, O LORD, into thy rest; thou, and the ark of thy strength.

Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe; ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’ ”

KJV verse 9: Let thy priests be clothed with righteousness; and let thy saints shout for joy.

Nʼihi ohu gị, bụ , agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ.

KJV verse 10: For thy servant David’s sake turn not away the face of thine anointed.

Onyenwe anyị ṅụrụ iyi nʼeziokwu, bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ: “Otu nʼime ụmụ gị, ka m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị,

KJV verse 11: The LORD hath sworn in truth unto David; he will not turn from it; Of the fruit of thy body will I set upon thy throne.

ọ bụrụ na ụmụ ndị ikom gị edebe ọgbụgba ndụ m na ụkpụrụ niile m kuziri ha, mgbe ahụ ụmụ ha ga-anọdụ ala nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.”

KJV verse 12: If thy children will keep my covenant and my testimony that I shall teach them, their children shall also sit upon thy throne for evermore.

Nʼihi na anyị ahọrọla ọn, ọ bụ ọchịchọ obi ya ime ya ebe obibi ya;

KJV verse 13: For the LORD hath chosen Zion; he hath desired it for his habitation.

“Ebe a bụ ebe izuike m ruo mgbe ebighị ebi, ebe a ka ocheeze m ga-adịkwa, nʼihi na ọ bụ ihe m chọrọ.

KJV verse 14: This is my rest for ever: here will I dwell; for I have desired it.

Aga m eji ọtụtụ nri dị iche iche gọzie ya; aga m eji nri mee ka afọ ju ndị ogbenye ya.

KJV verse 15: I will abundantly bless her provision: I will satisfy her poor with bread.

Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe, ndị nsọ ya ga-abụ abụ nʼihi ọṅụ.

KJV verse 16: I will also clothe her priests with salvation: and her saints shall shout aloud for joy.

“Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi puputara ma debekwa oriọna nʼihi onye m e tere mmanụ.

KJV verse 17: There will I make the horn of David to bud: I have ordained a lamp for mine anointed.

Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma.”

KJV verse 18: His enemies will I clothe with shame: but upon himself shall his crown flourish.

Every verse in Abụ Ọma 132

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1320:00 / 0:00