MyBibleAtlasAbụ Ọma 135

Abụ Ọma

Abụ Ọma 135

Psalm 135 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 135Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that praises the sovereign LORD and contrasts him with powerless idols.

Abụ Ọma 135 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị. Toonu aha anyị, toonu ya, unu ndị ohu anyị niile,

KJV verse 1: Praise ye the LORD. Praise ye the name of the LORD; praise him, O ye servants of the LORD.

unu ndị na-eje ozi nʼime ụlọ anyị, nʼime ogige ụlọ anyị.

KJV verse 2: Ye that stand in the house of the LORD, in the courts of the house of our God,

Toonu anyị, nʼihi na anyị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi.

KJV verse 3: Praise the LORD; for the LORD is good: sing praises unto his name; for it is pleasant.

Nʼihi na anyị ahọpụtala ọb nye onwe ya, ọ họpụtala ka ọ bụrụ ihe oke ọnụahịa nke aka ya.

KJV verse 4: For the LORD hath chosen Jacob unto himself, and Israel for his peculiar treasure.

Amaara m na anyị dị ukwuu, na anyị dị ukwuu karịa chi niile.

KJV verse 5: For I know that the LORD is great, and that our Lord is above all gods.

Onyenwe anyị na-eme ihe ọbụla masịrị ya nʼeluigwe na elu ụwa na nʼoke osimiri na nʼime ogbu mmiri niile.

KJV verse 6: Whatsoever the LORD pleased, that did he in heaven, and in earth, in the seas, and all deep places.

Ọ bụ ya na-eme ka igwe ojii na-apụta site nʼakụkụ niile nke ụwa. Ọ bụkwa ya na-ezite amụma nke na-eweta mmiri ozuzo. Ọ na-ewepụtakwa ifufe site nʼụlọ ifufe ya niile.

KJV verse 7: He causeth the vapours to ascend from the ends of the earth; he maketh lightnings for the rain; he bringeth the wind out of his treasuries.

O tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼala , ụmụ mmadụ buru ụzọ mụọ na ụmụ anụ ụlọ e buru ụzọ mụọ.

KJV verse 8: Who smote the firstborn of Egypt, both of man and beast.

O zipụrụ ihe ịrịbama ya dị iche iche na ọrụ ebube ya niile nʼetiti unu, o , megide na ndị niile na-ejere ya ozi.

KJV verse 9: Who sent tokens and wonders into the midst of thee, O Egypt, upon Pharaoh, and upon all his servants.

O tigburu ọtụtụ mba dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, tigbukwaa ndị eze ha, ndị dị ike nʼagha.

KJV verse 10: Who smote great nations, and slew mighty kings;

Ụfọdụ nʼime ha bụ Saịhọn, eze ndị Amọrait, na Ọg eze , na ndị eze niile dị na .

KJV verse 11: Sihon king of the Amorites, and Og king of Bashan, and all the kingdoms of Canaan:

O weere ala ndị obodo ahụ niile nye ndị ya, nye ya ụmụ dịka ihe nketa ha.

KJV verse 12: And gave their land for an heritage, an heritage unto Israel his people.

O anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile.

KJV verse 13: Thy name, O LORD, endureth for ever; and thy memorial, O LORD, throughout all generations.

Nʼihi na anyị ga-ekpepụta ndị ya. Ọ ga-enwekwa ọmịiko nʼahụ ndị ohu ya.

KJV verse 14: For the LORD will judge his people, and he will repent himself concerning his servants.

Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ, nke e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ.

KJV verse 15: The idols of the heathen are silver and gold, the work of men’s hands.

Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ.

KJV verse 16: They have mouths, but they speak not; eyes have they, but they see not;

Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe, ọ dịkwaghị nkuume dị nʼime ọnụ ha.

KJV verse 17: They have ears, but they hear not; neither is there any breath in their mouths.

Ndị na-eme ha ga-adị ka ha. Ọ bụkwa otu a ka ndị na-atụkwasị ha obi ga-adị.

KJV verse 18: They that make them are like unto them: so is every one that trusteth in them.

Ndị , toonu anyị. Unu ndị ụlọ Erọn, toonu anyị.

KJV verse 19: Bless the LORD, O house of Israel: bless the LORD, O house of Aaron:

Unu ndị ụlọ ị, toonu anyị; unu ndị na-atụ egwu ya, toonu anyị.

KJV verse 20: Bless the LORD, O house of Levi: ye that fear the LORD, bless the LORD.

Ka otuto dịrị anyị site na ọn, nye onye ahụ na-ebi na . Toonu anyị.

KJV verse 21: Blessed be the LORD out of Zion, which dwelleth at Jerusalem. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 135

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1350:00 / 0:00