Psalms 135:16
“Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ.”
Psalms 135:16 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible
Verse 16 of 21 in Psalms chapter 135 — Biblica® Open Igbo Contemporary Bible. Read it in context below, with maps, timelines and thematic connections beside the text.
Psalms 135 — full chapter (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Toonu anyị. Toonu aha anyị, toonu ya, unu ndị ohu anyị niile, unu ndị na-eje ozi nʼime ụlọ anyị, nʼime ogige ụlọ anyị. Toonu anyị, nʼihi na anyị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi. Nʼihi na anyị ahọpụtala ọb nye onwe ya, ọ họpụtala ka ọ bụrụ ihe oke ọnụahịa nke aka ya. Amaara m na anyị dị ukwuu, na anyị dị ukwuu karịa chi niile. Onyenwe anyị na-eme ihe ọbụla masịrị ya nʼeluigwe na elu ụwa na nʼoke osimiri na nʼime ogbu mmiri niile. Ọ bụ ya na-eme ka igwe ojii na-apụta site nʼakụkụ niile nke ụwa. Ọ bụkwa ya na-ezite amụma nke na-eweta mmiri ozuzo. Ọ na-ewepụtakwa ifufe site nʼụlọ ifufe ya niile. O tigburu ụmụ niile e buru ụzọ mụọ nʼala , ụmụ mmadụ buru ụzọ mụọ na ụmụ anụ ụlọ e buru ụzọ mụọ. O zipụrụ ihe ịrịbama ya dị iche iche na ọrụ ebube ya niile nʼetiti unu, o , megide na ndị niile na-ejere ya ozi. O tigburu ọtụtụ mba dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, tigbukwaa ndị eze ha, ndị dị ike nʼagha. Ụfọdụ nʼime ha bụ Saịhọn, eze ndị Amọrait, na Ọg eze , na ndị eze niile dị na . O weere ala ndị obodo ahụ niile nye ndị ya, nye ya ụmụ dịka ihe nketa ha. O anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile. Nʼihi na anyị ga-ekpepụta ndị ya. Ọ ga-enwekwa ọmịiko nʼahụ ndị ohu ya. Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ, nke e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ. Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ. Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe, ọ dịkwaghị nkuume dị nʼime ọnụ ha. Ndị na-eme ha ga-adị ka ha. Ọ bụkwa otu a ka ndị na-atụkwasị ha obi ga-adị. Ndị , toonu anyị. Unu ndị ụlọ Erọn, toonu anyị. Unu ndị ụlọ ị, toonu anyị; unu ndị na-atụ egwu ya, toonu anyị. Ka otuto dịrị anyị site na ọn, nye onye ahụ na-ebi na . Toonu anyị.
Every verse in Psalms 135
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.