MyBibleAtlasAbụ Ọma 144

Abụ Ọma

Abụ Ọma 144

Psalm 144 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 144Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that praises God as a fortress and asks for rescue and national flourishing.

Abụ Ọma 144 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Otuto dịrị anyị, onye bụ oke nkume m, onye na-ezi aka m abụọ ibu agha, na mkpịsịaka m ịlụ ọgụ.

KJV verse 1: Blessed be the LORD my strength, which teacheth my hands to war, and my fingers to fight:

Ọ bụ m, onye jupụtara nʼịhụnanya, bụrụkwa ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe m e wusiri ike na onye mgbapụta m, ọ bụ ọta m, onye m na-agbaba nʼime ya, onye ji aka ike mee ka ndị dị iche iche nọdụ nʼokpuru m.

KJV verse 2: My goodness, and my fortress; my high tower, and my deliverer; my shield, and he in whom I trust; who subdueth my people under me.

O anyị, gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche echiche banyere ya, gịnị ka nwa nke mmadụ bụ ihe banyere ya ji na-emetụ gị nʼobi?

KJV verse 3: LORD, what is man, that thou takest knowledge of him! or the son of man, that thou makest account of him!

Mmadụ dị ka otu nkuume; ụbọchị ndụ ya niile na-agafe ngwangwa dịka onyinyo.

KJV verse 4: Man is like to vanity: his days are as a shadow that passeth away.

O anyị, kewaa eluigwe rịdata; metụ ugwu niile aka ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ.

KJV verse 5: Bow thy heavens, O LORD, and come down: touch the mountains, and they shall smoke.

Zipụ amụma ka o chụsasịa ndị iro niile; gbaa ha àkụ gị niile ma chụsasịa ha.

KJV verse 6: Cast forth lightning, and scatter them: shoot out thine arrows, and destroy them.

Site nʼelu setịpụ aka gị; gbapụta m, napụtakwa m site nʼoke osimiri, site nʼaka ndị si mba ọzọ,

KJV verse 7: Send thine hand from above; rid me, and deliver me out of great waters, from the hand of strange children;

ndị ọnụ ha jupụtara nʼụgha, ndị aka nri ha jupụtakwara nʼaghụghọ.

KJV verse 8: Whose mouth speaketh vanity, and their right hand is a right hand of falsehood.

O , aga m abụku gị abụ ọhụrụ. Une e ji akwara iri mee ka m ga-eji kpọọrọ gị egwu;

KJV verse 9: I will sing a new song unto thee, O God: upon a psaltery and an instrument of ten strings will I sing praises unto thee.

gị onye na-enye ndị eze mmeri, onye na-agbapụta ohu ya . Site na mma agha dị njọ

KJV verse 10: It is he that giveth salvation unto kings: who delivereth David his servant from the hurtful sword.

gbapụta m; napụtakwa m site nʼaka ndị si mba ọzọ ndị ọnụ ha jupụtara nʼụgha, ndị aka nri ha jupụtakwara nʼaghụghọ.

KJV verse 11: Rid me, and deliver me from the hand of strange children, whose mouth speaketh vanity, and their right hand is a right hand of falsehood:

Mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom anyị, nʼoge okorobịa ha, ga-adị ka ihe a kụrụ nʼala e lekọtara anya nke ọma, ụmụ anyị ndị inyom ga-adị ka ogidi a pịrị apị e ji achọ ụlọeze mma.

KJV verse 12: That our sons may be as plants grown up in their youth; that our daughters may be as corner stones, polished after the similitude of a palace:

Ọba anyị niile ga-ejupụta nʼihe oriri dị iche iche si nʼubi anyị. Atụrụ anyị ga-amụba nʼọtụtụ puku nʼọnụọgụgụ, ha ga-adị iri puku kwụrụ puku nʼubi anyị;

KJV verse 13: That our garners may be full, affording all manner of store: that our sheep may bring forth thousands and ten thousands in our streets:

igwe ehi anyị ga-adọkpụ ibu dị arọ. A gaghị enwe ntipu na mgbidi anyị niile, a gaghị adọta anyị nʼagha gaa obodo ọzọ, akwa ihe mgbu agaghị adị nʼokporoụzọ anyị niile.

KJV verse 14: That our oxen may be strong to labour; that there be no breaking in, nor going out; that there be no complaining in our streets.

Ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị ihe ndị a dịịrị; ndị a gọziri agọzi ka ndị ahụ bụ, ndị bụ anyị ha.

KJV verse 15: Happy is that people, that is in such a case: yea, happy is that people, whose God is the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 144

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1440:00 / 0:00