MyBibleAtlasAbụ Ọma 143

Abụ Ọma

Abụ Ọma 143

Psalm 143 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 143Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading names David as its author. This is a lament Psalm that pleads for mercy, guidance and deliverance while trusting God's faithfulness.

Abụ Ọma 143 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

O anyị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka amara; nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị na ezi omume gị, bịa nyere m aka.

KJV verse 1: Hear my prayer, O LORD, give ear to my supplications: in thy faithfulness answer me, and in thy righteousness.

Edubatala m nʼọnọdụ ikpe m ikpe, nʼihi na ọ dịghị onye ọbụla dị ndụ bụ onye ezi omume nʼihu gị.

KJV verse 2: And enter not into judgment with thy servant: for in thy sight shall no man living be justified.

Onye iro na-achụ m ọsọ, ọ na-azọpịa ndụ m nʼala; na-emekwa ka m nọdụ nʼọchịchịrị, dịka ndị nwụrụ anwụ nʼogologo oge gara aga.

KJV verse 3: For the enemy hath persecuted my soul; he hath smitten my life down to the ground; he hath made me to dwell in darkness, as those that have been long dead.

Ya mere mmụọ m na-ada mba nʼime m ụjọ jupụtakwara m nʼobi.

KJV verse 4: Therefore is my spirit overwhelmed within me; my heart within me is desolate.

Ana m echeta ụbọchị niile ndị ahụ gara aga; ana m atụgharị uche nʼọrụ gị niile na-echekwa echiche banyere ihe niile aka gị rụrụ.

KJV verse 5: I remember the days of old; I meditate on all thy works; I muse on the work of thy hands.

Ana m agbasa aka m abụọ nye gị; agụụ gị na-agụ mkpụrụobi m dịka agụụ mmiri ozuzo si agụ ala kpọrọ nkụ.

KJV verse 6: I stretch forth my hands unto thee: my soul thirsteth after thee, as a thirsty land. Selah.

O anyị, zaa m ọsịịsọ; mmụọ m na-ada mba. Ezonarịla m ihu gị, ma ọ bụghị ya, aga m adị ka ndị na-arịda ruo nʼili.

KJV verse 7: Hear me speedily, O LORD: my spirit faileth: hide not thy face from me, lest I be like unto them that go down into the pit.

Mee ka m nụrụ okwu ịhụnanya gị nke na-adịghị agharịpụ nʼisi ụtụtụ, nʼihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi. Zi m ụzọ m kwesiri ịgbaso, nʼihi na ọ bụ gị ka m na-eweli mkpụrụobi m nye.

KJV verse 8: Cause me to hear thy lovingkindness in the morning; for in thee do I trust: cause me to know the way wherein I should walk; for I lift up my soul unto thee.

O anyị, gbapụta m site nʼaka ndị iro m, nʼihi na ọ bụ nʼime gị ka m na-ezo onwe m.

KJV verse 9: Deliver me, O LORD, from mine enemies: I flee unto thee to hide me.

Kuziere m ime uche gị, nʼihi na ị bụ m; ka ezi Mmụọ gị duo m nʼala dị larịị.

KJV verse 10: Teach me to do thy will; for thou art my God: thy spirit is good; lead me into the land of uprightness.

O anyị, nʼihi aha gị chebe ndụ m; nʼime ezi omume gị, napụta m site na nsogbu.

KJV verse 11: Quicken me, O LORD, for thy name’s sake: for thy righteousness’ sake bring my soul out of trouble.

Nʼime ịhụnanya gị na-adịghị agharịpụ, kpochapụ ndị iro m; laa ndị niile kpọrọ m asị nʼiyi, nʼihi na abụ m ohu gị.

KJV verse 12: And of thy mercy cut off mine enemies, and destroy all them that afflict my soul: for I am thy servant.

Every verse in Abụ Ọma 143

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1430:00 / 0:00