MyBibleAtlasAbụ Ọma 146

Abụ Ọma

Abụ Ọma 146

Psalm 146 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 146Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that urges trust in the LORD rather than princes and celebrates his care for the oppressed.

Abụ Ọma 146 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị. O mkpụrụobi m, too anyị.

KJV verse 1: Praise ye the LORD. Praise the LORD, O my soul.

Aga m eto anyị ogologo ndụ m niile; aga m abụ abụ otuto nye m mgbe m nọ na-adị ndụ.

KJV verse 2: While I live will I praise the LORD: I will sing praises unto my God while I have any being.

Atụkwasịla ụmụ eze obi gị, ndị bụ mmadụ efu na-apụghị ịzọpụta.

KJV verse 3: Put not your trust in princes, nor in the son of man, in whom there is no help.

Mgbe mmụọ ha pụrụ, ha na-alaghachi nʼaja; nʼụbọchị ahụ, atụmatụ ha na-aghọ ihe efu.

KJV verse 4: His breath goeth forth, he returneth to his earth; in that very day his thoughts perish.

Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye inyeaka ya bụ nke ọb, onye olileanya ya dị na anyị, Chineke ya.

KJV verse 5: Happy is he that hath the God of Jacob for his help, whose hope is in the LORD his God:

Onye kere eluigwe na ụwa, na osimiri, na ihe niile dị nʼime ha, Onyenwe anyị, onye ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.

KJV verse 6: Which made heaven, and earth, the sea, and all that therein is: which keepeth truth for ever:

Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-akpagbu na-enyekwa ndị agụụ na-agụ nri. Onyenwe anyị na-eme ka ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ nwere onwe ha,

KJV verse 7: Which executeth judgment for the oppressed: which giveth food to the hungry. The LORD looseth the prisoners:

Onyenwe anyị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì, Onyenwe anyị na-akwagide ndị niile dara mba, Onyenwe anyị hụrụ ndị ezi omume niile nʼanya.

KJV verse 8: The LORD openeth the eyes of the blind: the LORD raiseth them that are bowed down: the LORD loveth the righteous:

Onyenwe anyị na-echebe ndị ọbịa, na-elekọtakwa ndị na-enweghị nna na ndị di ha nwụrụ anwụ, ma ọ na-eme ka ihe ghara ịgara ndị ajọ omume nke ọma.

KJV verse 9: The LORD preserveth the strangers; he relieveth the fatherless and widow: but the way of the wicked he turneth upside down.

Onyenwe anyị na-achị ruo ebighị ebi, Chineke gị, o ọn, site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. Toonu anyị.

KJV verse 10: The LORD shall reign for ever, even thy God, O Zion, unto all generations. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 146

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1460:00 / 0:00