MyBibleAtlasAbụ Ọma 147

Abụ Ọma

Abụ Ọma 147

Psalm 147 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 147Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that praises God for restoring Jerusalem and sustaining creation with wisdom and power.

Abụ Ọma 147 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị! Ọ bụ ihe dị mma ịbụku anyị abụ otuto. Ọ bụ ihe na-eweta mmasị, bụrụkwa ihe ziri ezi ito ya!

KJV verse 1: Praise ye the LORD: for it is good to sing praises unto our God; for it is pleasant; and praise is comely.

Onyenwe anyị na-ewu : ọ na-akpọghachita ụmụ ndị a dọọrọ nʼagha gaa nʼala ọzọ.

KJV verse 2: The LORD doth build up Jerusalem: he gathereth together the outcasts of Israel.

Ọ na-agwọ ndị niile obi ha tiwara etiwa na-ekechikọtakwa ebe niile ha merụrụ ahụ.

KJV verse 3: He healeth the broken in heart, and bindeth up their wounds.

Ọ bụ ya na-ekpebi ọnụọgụgụ kpakpando niile na-akpọkwa ha nʼotu na otu.

KJV verse 4: He telleth the number of the stars; he calleth them all by their names.

Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu; nghọta ya enweghị nsọtụ.

KJV verse 5: Great is our Lord, and of great power: his understanding is infinite.

Onyenwe anyị na-agba ndị dị umeala nʼobi ume ma ọ na-atụda ndị ajọ omume nʼala.

KJV verse 6: The LORD lifteth up the meek: he casteth the wicked down to the ground.

Jirinụ ekele bụkuo anyị abụ; jirinụ ụbọ akwara kpọọrọ anyị egwu.

KJV verse 7: Sing unto the LORD with thanksgiving; sing praise upon the harp unto our God:

Ọ na-eji igwe ojii na-ekpuchi mbara eluigwe; ọ na-ewetara elu ụwa mmiri ozuzo na-eme ka ahịhịa puo nʼelu ugwu niile.

KJV verse 8: Who covereth the heaven with clouds, who prepareth rain for the earth, who maketh grass to grow upon the mountains.

Ọ na-enye ehi niile nri na-enyekwa ụmụ ugolọma nri mgbe ha na-ebeku ya akwa nʼihi nri.

KJV verse 9: He giveth to the beast his food, and to the young ravens which cry.

Mmasị ya adịghị nʼike nke ịnyịnya, maọbụ nʼike ụkwụ nke mmadụ.

KJV verse 10: He delighteth not in the strength of the horse: he taketh not pleasure in the legs of a man.

Onyenwe anyị na-enwe mmasị nʼebe ndị na-atụ egwu ya nọ, ndị olileanya ha dị na ịhụnanya ya nke na-adịghị agharịpụ.

KJV verse 11: The LORD taketh pleasure in them that fear him, in those that hope in his mercy.

O , jaa anyị mma; o ọn, too gị.

KJV verse 12: Praise the LORD, O Jerusalem; praise thy God, O Zion.

Nʼihi na o wusiela mkpọrọ ọnụ ụzọ ama gị niile ike, na-agọzikwa ndị niile bi nʼime gị.

KJV verse 13: For he hath strengthened the bars of thy gates; he hath blessed thy children within thee.

Ọ na-eme ka oke ala gị nwee udo, jirikwa ọka wiiti kachasị mma nyejuo gị afọ.

KJV verse 14: He maketh peace in thy borders, and filleth thee with the finest of the wheat.

Ọ na-ezipụ iwu ya nʼelu ụwa niile; okwu ya na-agbasa ngwangwa.

KJV verse 15: He sendeth forth his commandment upon earth: his word runneth very swiftly.

Ọ na-atụsa snoo nʼala dịka ajị anụ, na-efesasị igirigi snoo dịka ntụ.

KJV verse 16: He giveth snow like wool: he scattereth the hoar frost like ashes.

Ọ na-atụdata mkpụrụ mmiri ya dị ka mkpụrụ okwute. Onye pụrụ iguzogide oke ifufe oyi ya?

KJV verse 17: He casteth forth his ice like morsels: who can stand before his cold?

Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha; ọ na-akpalịte ikuku ya mee ka mmiri bido ịsọgharị.

KJV verse 18: He sendeth out his word, and melteth them: he causeth his wind to blow, and the waters flow.

O kpugheela okwu ya nye ọb, iwu ya na ụkpụrụ ya niile nye .

KJV verse 19: He sheweth his word unto Jacob, his statutes and his judgments unto Israel.

O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a. Ha amakwaghị iwu ya niile. Toonu anyị!

KJV verse 20: He hath not dealt so with any nation: and as for his judgments, they have not known them. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 147

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1470:00 / 0:00