Psalms
Psalms 150
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible · tap any highlighted word for context
Psalms 150 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)
Toonu anyị. Toonu nʼime ụlọnsọ ya. Toonu ya, na mbara igwe nke ike ya. Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya. Toonu ya, nʼihi ịdị ukwuu ya nke kachasị ịdị ukwuu niile. Werenụ opi ike too ya, werekwanụ ụbọ akwara na une too ya, jirinụ ihe iti egwu na ite egwu too ya, jirikwanụ ụbọ akwara dị iche iche na ọja too ya, werenụ ogene too ya, werekwanụ ogene na-ada oke ụda too ya. Ka ihe niile na-eku ume too anyị. Toonu anyị.
Every verse in Psalms 150
Chapter navigation
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.