MyBibleAtlasAbụ Ọma 149

Abụ Ọma

Abụ Ọma 149

Psalm 149 in Igbo and English (KJV) · Abụ Ọma 149Tap any highlighted word for context

English only (KJV)

About this Psalm

The Psalm heading does not name an author. This is a praise Psalm that invites God's people to rejoice in their Maker and King.

Abụ Ọma 149 — Scripture text (Biblica® Open Igbo Contemporary Bible)

Toonu anyị! Bụkuonụ anyị abụ ọhụrụ. Bụọnụ abụ ito ya nʼetiti ndị nsọ ya.

KJV verse 1: Praise ye the LORD. Sing unto the LORD a new song, and his praise in the congregation of saints.

Ka ṅụrịa ọṅụ nʼime onye kere ha; ka ndị bi na ọn nwee obi ụtọ nʼime ha.

KJV verse 2: Let Israel rejoice in him that made him: let the children of Zion be joyful in their King.

Ka ha jiri ite egwu too aha ya ka ha jiri ọyọ na ụbọ akwara kpọọrọ ya egwu.

KJV verse 3: Let them praise his name in the dance: let them sing praises unto him with the timbrel and harp.

Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ anyị ụtọ. Ọ na-eji nzọpụta kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.

KJV verse 4: For the LORD taketh pleasure in his people: he will beautify the meek with salvation.

Ka ndị nsọ ṅụrịa ọṅụ nʼime nsọpụrụ a, bụkwaa abụ nʼihi ọṅụ nʼelu ihe ndina ha.

KJV verse 5: Let the saints be joyful in glory: let them sing aloud upon their beds.

Ka otuto dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ dịrịkwa nʼaka ha,

KJV verse 6: Let the high praises of God be in their mouth, and a twoedged sword in their hand;

iji bọọrọ mba niile ọbọ taakwa ndị niile dị iche iche ahụhụ,

KJV verse 7: To execute vengeance upon the heathen, and punishments upon the people;

iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe,

KJV verse 8: To bind their kings with chains, and their nobles with fetters of iron;

imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha. Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya. Toonu anyị.

KJV verse 9: To execute upon them the judgment written: this honour have all his saints. Praise ye the LORD.

Every verse in Abụ Ọma 149

Chapter navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ / Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Used with permission. All rights reserved worldwide. Licensed under CC BY-SA 4.0.

KJV: public domain

Abụ Ọma 1490:00 / 0:00